1 Chronicles

1 Chronicles 1

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

1 Chronicles 1 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

, Set, Enọsh, Kenan, Mahalalel, Jared, Enọk, Metusela, Lamek, na . Ụmụ bụ , , na . Ụmụ ndị ikom bụ: Goma, Magog, Madai, Javan, Tubal, Meshek na . Ụmụ ndị ikom bụ , na , na . Ụmụ ndị ikom bụ: , Tashish, Kitim, na . Ụmụ ndị ikom bụ: Kush, Ijipt, na . Ụmụ ndị ikom bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama, na . Ụmụ ndị ikom bụ: na . Kush bụ nna ọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa. Ijipt bụ nna ndị , ndị , ndị , ndị , ndị , na ndị (onye ndị sitere na ya) na ndị . Kenan bụ nna Saịdọn, ọkpara ya, na ndị , ndị , ndị Amọrait, ndị , ndị , ndị , ndị , ndị , ndị na ndị . Ụmụ ndị ikom bụ , Ashua, Apakshad, Lud na . Ụmụ bụ Uz, Hul, Geta na . Apakshad bụ nna ; Shela bụrụ nna . Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Aha otu nʼime ha bụ , nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa; aha nwanne ya nwoke bụ . Joktan bụ nna , Shelef, Hazamavet, Jera, Hadoram, Ụzal, Dikla, Obal, Abimael, , Ọfịa, Havila na . Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom . , Apakshad, Shela, Eba, Peleg, Reu, Serug, Nahọ, Tera na , ya bụ . Ụmụ mụrụ bụ Aịzik na . Ndị a bụ ụmụ ụmụ ha: Nebaiot (ọkpara ), Keda, Adbel, Mibsam, Mishma, Duma, Masa, Hadad, Tema, Jetua, Nafish na . Ndị a bụ ụmụ ndị ikom . Ketura, iko nwanyị , mụtaara ya , Jokshan, Medan, , Ishbak na . Jokshan mụtara ndị a: na . Ụmụ ndị ikom bụ: Efaa, Efe, Hanok, Abida na . Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ . Ebraham mụtara Aịzik. Ụmụ ndị ikom Aịzik bụ Ịsọ na . Ịsọ mụrụ ndị a: Elifaz, Reuel, Jeush, Jalam na . Ụmụ bụ , Ọmaa, Zefi, Gatam na , na , site na . Ụmụ ndị ikom bụ: Nahat, Zera, Shama, na . Ụmụ ndị ikom bụ , Shobal, Zibiọn, Ana, Dishọn, Eza na . Ụmụ ndị ikom bụ na . Timna bụkwa nwanne nwanyị . Ụmụ ndị ikom bụ , Manahat, Ebal, Shefo na . Zibiọn mụrụ Aịa na . Ana mụrụ ọn. Ụmụ ọn bụ , na , na , na . Ụmụ ndị ikom bụ , na , na . Ụmụ ndị ikom bụ Uz na . Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị enwee eze nke ha. Bela nwa , onye aha obodo ya bụ . Mgbe nwụrụ nwa , onye nọchiri ya dịka eze. Mgbe nwụrụ, Husham onye si nʼala nọchiri ya dịka eze. Mgbe nwụrụ, Hadad nwa , onye meriri ndị agha nʼọzara , ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ . Mgbe nwụrụ, Samla onye nọchiri ya dịka eze. Mgbe nwụrụ, Shaul onye sitere na ọt dị nʼakụkụ osimiri nọchiri ya dịka eze. Mgbe nwụrụ, Baal- nwa , nọchiri ya dịka eze. Mgbe - nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya . Aha nwunye ya bụ , nwa , nwa nwa . Hadad mesịrị nwụọkwa. Ndịisi ọnụmara nʼEdọm bụ , Alva, Jetet, Oholibama, Elaa, Pinon, Kenaz, Teman, Mibza, Magdiel na . Ndị a bụ ndịisi ọnụmara nʼEdọm.

Every verse in 1 Chronicles 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00