1 Chronicles
1 Chronicles 13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
1 Chronicles 13 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Devid na ndịisi agha ya na-achị imerime puku ndị agha, na ọtụtụ narị ndị agha, zukọrọ gbaa izu. Ọ gwara ọgbakọ niile ahụ sị, “Ọ bụrụ na ọ dị unu mma, ọ bụrụkwa na ọ bụ ọchịchọ anyị anyị, ka anyị ziga ozi zie ụmụnna anyị niile bi nʼakụkụ niile nke ala , na ndị nchụaja na ndị ị niile, bi nʼobodo ha na ndị bi nʼebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, ka ha bịa, soro anyị. Ka anyị gaa bulata igbe ọgbụgba ndụ nʼihi na e lefuru ya anya nʼoge ahụ niile Sọl bụ eze.” Ha niile kwekọrịtara ime nke a nʼihi na okwu ahụ dị ndị niile zukọrọ mma. Mgbe ahụ, Devid kpọrọ ndị niile oku ka ha zuo ezuo site nʼebe niile ha bi, site nʼoke ala ha na ndị , ya bụ iyi , ruo nʼoke ala dị nʼugwu, ya bụ , ka ha gaa bulata igbe ọgbụgba ndụ site na . Devid na ndị niile jere nʼime , ya bụ , i si nʼebe ahụ bugota igbe ọgbụgba ndụ , bụ anyị, onye na-anọkwasị nʼetiti , igbe ahụ nke akpọkwasịrị aha ya. Ha ji ụgbọala ọhụrụ ehi na-adọkpụ buru igbe ọgbụgba ndụ site nʼụlọ , Ụza na na-eduzi ụgbọala ahụ ụzọ. Devid na ndị niile weere ike ha niile na-aṅụ ọṅụ nʼihu , jiri abụ, ụbọ akwara, opi, une na ogene na iti egwu na-etekwa egwu. Mgbe ha rutere nʼebe ịzọcha ọka nke , Ụza setịpụrụ aka ya ijide igbe ọgbụgba ndụ ahụ, nʼihi na ehi ahụ zọhiere ụkwụ. Ma iwe anyị dị ọkụ megide Ụza, o tigburu ya nʼihi na o metụrụ igbe ọgbụgba ndụ ahụ aka. Ya mere, ọ nwụrụ nʼebe ahụ nʼihu . Mgbe ahụ, iwe were nʼihi ọnụma anyị dakwasịrị Ụza, ruo taa, a na-akpọ ebe ahụ Ụza. Devid tụrụ egwu nʼụbọchị ahụ, o kwuru sị, “M ga-esi aṅaa bubatara onwe m igbe ọgbụgba ndụ a?” O bubataghị igbe ọgbụgba ndụ ahụ nʼime obodo , kama o bugara ya nʼụlọ -Edọm, onye . Igbe ọgbụgba ndụ ahụ nọrọ nʼezinaụlọ -Edọm nʼụlọ ya ọnwa atọ. Onyenwe anyị gọzikwara ezinaụlọ ya na ihe niile o nwere.
Every verse in 1 Chronicles 13
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.