1 Chronicles
1 Chronicles 16
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
1 Chronicles 16 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ha bubatara igbe ọgbụgba ndụ ahụ guzobe ya nʼime ụlọ ikwu nke manyere maka ya. Ha chekwara aja nsure ọkụ na aja udo nʼihu . Mgbe chụsịrị aja nsure ọkụ na aja udo ndị a, ọ gọziri ndị nʼaha anyị. O nyekwara onye ọbụla nʼ, ma nwoke ma nwanyị, otu ogbe achịcha, ọkpụrụkpụ anụ na achịcha mkpụrụ osisi a mịkpọrọ amịkpọ. Ọ họpụtara ụfọdụ ndị ị ka ha nọdụ nʼihu igbe ọgbụgba ndụ anyị ahụ inye anyị, Chineke ekele na otuto na ịrịọ ya ngọzị nʼisi ndị ya . Ndị a bụ ndị o nyere ije ozi a: Asaf bụ onyeisi ndị a. Ndị ọzọ bụ , Jeiel, Shemiramot, Jehiel, Matitaia, Eliab, Benaya, -Edọm na . Ọrụ ha bụ ịkpọ ụbọ akwara, na une, ma ọrụ bụ onye na-akụ ogene ọla na-ada ụda. Benaya na , ndị nchụaja, ketara ọrụ ịfụ opi nʼihu igbe ọgbụgba ndụ kwamgbe kwamgbe. Nʼụbọchị ahụ ka buru ụzọ họpụta na ndị otu ya ka ha nye anyị otuto nʼusoro dị otu a: Nyenụ anyị otuto, kwupụtakwa aha ya, meenụ ka amata nʼetiti mba niile banyere ihe niile ọ rụrụ. Bụkuonụ ya abụ, bụkuonụ ya abụ otuto; kwupụtaranụ mba niile ọrụ ebube ya niile. Ṅụrianụ nʼime aha nsọ ya; ka obi ndị niile na-achọ anyị ṅụrịa ọṅụ. Na-achọnụ anyị na ike ya, chọọnụ ihu ya mgbe niile. Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ, ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile nke si nʼọnụ ya pụta. Unu, ụmụ , bụ ohu ya ụmụ ọb, ndị ọ họpụtara. Ya onwe ya bụ anyị anyị; ikpe ya dị nʼụwa niile. Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi; bụ nkwa o kwere nye puku ọgbọ. Ọgbụgba ndụ ahụ nke ya na gbara, na iyi ọ ṅụrụ nye Aịzik. O mere ka o guzoro nye ọb dịka ụkpụrụ, ma nʼebe nọ dịka ọgbụgba ndụ ebighị ebi: Sị, “Aga m enye gị ala ka ọ bụrụ ihe nketa gị.” Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ, nʼezie, ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼala ahụ. Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa mba ọzọ, sitekwa nʼotu alaeze gaa na alaeze ọzọ. O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ; ọ baara ndị eze mba nʼihi ha, sị: “Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka, unu emekpakwala ndị amụma m ahụ.” Bụkuonụ anyị abụ, unu ụwa niile; kwupụtanụ nzọpụta ya site nʼotu ụbọchị ruo nʼụbọchị nke ọzọ. Kwusaanụ ebube ya nʼetiti mba niile, kọsakwanụ banyere oke ọrụ ya niile nʼetiti ndị niile dị iche iche. Nʼihi na anyị dị ukwuu, ọ bụkwa onye kachasị ka e nye otuto. Onye a na-atụ egwu karịa chi ọzọ niile ka ọ bụkwa. Nʼihi na chi niile nke mba niile dị iche iche bụ arụsị efu, maọbụ anyị kere eluigwe niile. Ịma mma na ebube dị nʼihu ya; ike na ọṅụ dị nʼebe obibi ya. Nyenụ anyị, unu ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche, nyenụ anyị nsọpụrụ na ike. E, nyenụ anyị nsọpụrụ ruuru aha ya, werenụ onyinye bịa nʼihu ya. Kpọọnụ isiala nye anyị nʼịma mma nke ịdị nsọ ya. Maa jijiji nʼihu ya, unu ụwa niile. Elu ụwa niile kwụ chịm, a pụghị iwezuga ya nʼọnọdụ ya. Ka eluigwe ṅụrịa, ka ụwa nwekwa obi ụtọ; ka ha kwupụta nʼetiti mba niile sị, “Onyenwe anyị na-achị.” Ka osimiri bigbọọ, na ihe niile dị nʼime ya, ka ala ubi niile na ihe niile dị nʼime ha jupụta nʼobi ụtọ. Ka osisi niile nke oke ọhịa bụọ abụ, ka ha bụọ abụ ọṅụ nʼihu anyị, nʼihi na ọ na-abịa ikpe ụwa ikpe. Keleenụ anyị, nʼihi na ọ dị mma, nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Tikuonụ ya mkpu sị, “Zọpụta anyị, gị , Onye nzọpụta anyị; chịkọta anyị, ma napụtakwa anyị site nʼaka mba dị iche iche, ka anyị nwee ike nye aha nsọ gị ekele; ma nyaakwa isi nʼime otuto gị.” Otuto dịrị anyị, bụ nke , site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi. Mgbe ahụ, mmadụ niile sịrị, “Amen” na “ anyị.” Devid hapụrụ na ndị ị ibe ya nʼihu igbe ọgbụgba ndụ anyị ahụ ụbọchị niile ije ozi mgbe niile, dịka ọrụ ụbọchị ọbụla si dị. -Edọm nwa so nʼime ha, ya na , na iri mmadụ isii na asatọ ọzọ. -Edọm nwa na bụ ndị na-eche ọnụ ụzọ. Devid nyefekwara ọk, onye nchụaja, na ndị nchụaja ibe ya, ọrụ ịnọ nʼihu ụlọ nzute anyị, nʼebe dị elu nke ọn. Nʼihi ịchụ aja nsure ọkụ mgbe niile nʼelu ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ nye anyị, ụtụtụ na anyasị niile nʼusoro dịka e si dee ya nʼakwụkwọ iwu anyị, nke o nyere ndị . Devid họpụtakwara , na , na ndị ọzọ a kpọrọ aha họpụta inye anyị ekele, “nʼihi ịhụnanya ya na obi ebere ya nke na-adị ruo mgbe ebighị ebi.” Heman na bụ ndị ọ dịịrị ịfụ opi, na ịkụ ogene ọla, na ihe egwu ndị ọzọ eji na-enye otuto. Ụmụ ndị ikom bụ ndị nọ nche nʼọnụ ụzọ ama. Mgbe mmemme ahụ gwụsịrị, onye ọbụla lara nʼụlọ ya. Devid lakwara ịgọzi ezinaụlọ ya.
Every verse in 1 Chronicles 16
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.