1 Chronicles

1 Chronicles 9

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

1 Chronicles 9 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

E dere usoro ọmụmụ ụmụ niile nʼime akwụkwọ ndị eze na . Emesịa, a dọọrọ ha nʼagha buru ha gaa ọn nʼihi ekwesighị ntụkwasị obi ha. Nʼime ndị a, ndị bụ ụzọ lọta bịa birikwa nʼihe onwunwe ha nʼobodo nke aka ha bụ ụfọdụ ndị , na ndị nchụaja, na ndị ị, na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ ukwu. Ndị si nʼebo , na , na na lọta bịa biri na bụ ndị a: Utai nwa , nwa , nwa , nwa , onye ikwu , nwa . Nʼezinaụlọ : Asaya nwa mbụ ya na ụmụ ya ndị ikom. Ụmụ , Jeuel so nʼime ha. Ọnụọgụgụ ndị niile lọtara dị narị isii na iri itoolu (690). Ụmụ : Salu nwa , nwa , nwa ; na nwa ; Elaa nwa , nwa ; na nwa , nwa , nwa . Ha niile bụ ndịisi ezi. Ọnụọgụgụ ndị niile lọtara ndị e dere aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ ha, dị narị itoolu na iri ise na isii (956). Ndị nchụaja: Jedaya, Jehoiarib na ; Azaraya nwa , nwa , nwa ọk, na , nwa . Azaraya bụ onye na-elekọta ụlọnsọ ukwu . Ndị nchụaja ọzọ lọtaranụ bụ nwa , nwa , nwa . Onye ọzọ bụ nwa , nwa , nwa nwa , nwa Ọnụọgụgụ ndị nchụaja lọtaranụ bụ otu puku na narị asaa, na iri isii (1,760). Ha niile bụkwa ndịisi ezinaụlọ, ndị tozuru etozu ịrụ ọrụ ha, ndị ọrụ ha bụ ije ozi nʼụlọnsọ . Ndị ị: Shemaya nwa , nwa , nwa onye ikwu . Bakbaka, Heresh, Galal, na nwa , nwa , nwa ; Ọbadaya nwa , nwa , nwa ; na nwa , nwa onye biri nʼobodo nta ndị . Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ si nʼebo ị: Shalum, onyeisi ha, Akub, Talmon, Ahiman na ụmụnna ha. Ha nọ ruo ugbu a nʼọnụ ụzọ ama , nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ. Ha bụ ndị nche ọnụ ụzọ ama si nʼọmụma ụlọ nke ndị ị. Shalum bụ nwa , na nwa nwa na . Ya na ụmụnna ya ka ọ bụ ọrụ ha ilekọta ebe a na-eje ozi, na ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu ahụ dịka nna nna ha lekọtara, cheekwa ụlọ nzute anyị nche. Finehaz nwa bụ onyeisi ndị mbụ rụrụ ọrụ a na mgbe ochie, Onyenwe anyị nọnyekwaara ya. Mgbe ahụ, Zekaraya nwa bụ onye na-elekọta ọnụ ụzọ e si abata nʼime ụlọ ikwu. Ọnụọgụgụ ndị na-eche ọnụ ụzọ nche nʼoge ahụ bụ narị abụọ na iri na abụọ (212). E depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ nke obodo nta ha. Ndị nche ọnụ ụzọ ama ndị a bụ ndị na onye amụma họpụtara nye ha ọnọdụ a nʼihi na-atụkwasịrị ha obi. Ha na ụmụ ụmụ ha ka e tinyere ya nʼaka iche ụlọ nzute anyị nche. Ha na-eche akụkụ anọ ya niile, ọwụwa anyanwụ, ọdịda anyanwụ, ugwu na ndịda. Ụbọchị asaa ka ha na-anọ nʼọrụ a. Emesịa, ụmụnna ha na-abịa gbanwee ha. Ya mere, ha na-agbanwe onwe ha ụbọchị asaa asaa. Ma ndịisi nche ọnụ ụzọ ama anọ ndị ahụ bụ ndị ị ka esitere nʼịtụkwasị obi nyefee ọrụ ilekọta ime ụlọ niile nakwa ụlọakụ niile dị nʼime ụlọ nʼaka. Ha na-eche nche gburugburu ụlọnsọ abalị niile, nʼihi na ọ bụ ha ka ọ dị nʼaka iche ya nche. Ọ bụkwa ha ka e nyefere ọrụ imeghe ya ụtụtụ niile. Ụfọdụ nʼime ha ka ọ dị nʼaka ilekọta ngwongwo e ji achụ aja. Ha na-agụ ya ọnụ mgbe ọbụla e webatara ya, na mgbe ọbụla a na-ewepụ ya. Ndị ọzọ na-elekọta ihe niile e ji chọọ ụlọnsọ ahụ mma, ya na ụtụ ọka, na mmanya, na ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ, na ụda dị iche iche. Ma ọ bụ ndị nchụaja ndị ọzọ ka e nyere ọrụ ịsụ, ịgwakọta na ịkpụkọta ụda na ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ. Matitaia, onye ị, ọkpara , onye ikwu , ka esitere na ntụkwasị obi nyefee ya ọrụ ime achịcha onyinye. Ụfọdụ nʼime ndị ikwu ka ọ dị nʼaka ime achịcha pụrụ iche, a na-adọkwasị nʼelu tebul, nʼụbọchị izuike niile. Ndị ọbụ abụ, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị ị na-anọgide nʼime ọnụụlọ ndị dị nʼụlọnsọ ukwu nʼihi na e kweghị ka ha rụọ ọrụ ọzọ ebe ọ bụ na ha na-arụ ọrụ ịbụ abụ ehihie na abalị niile. Ha niile bụ ndịisi ezinaụlọ nʼebo ị. Ndị ndu dịka e depụtakwara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. Ha bikwa na . Jeiel nna ọn bụ na ọn ka o bi, Aha nwunye ya bụ . Ọ mụrụ , ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, , Gedoa, Ahio, Zekaraya na . Miklot bụ nna . Ha onwe ha sokwa ụmụnna ha biri na . Nea mụrụ nna Sọl, onye bụ nna , Malkishua, Abinadab na -. Jonatan mụrụ - nna Maịka. Maịka mụrụ , Melek, Tahrea na . Ehaz mụrụ . Jada bụ nna , Azmavet na . Zimri mụrụ . Moza mụrụ , nna , nna , nna . Azel mụrụ ụmụ isii: Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na . Ndị a bụ ụmụ ndị ikom .

Every verse in 1 Chronicles 9

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00