1 Samuel 1:20
“Mgbe oge ruru, o mere ka Hana tụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ọ gụrụ ya Samuel, nʼihi na ọ sịrị, “Arịrịọ m Onyenwe anyị maka ya.””
1 Samuel 1:20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 20 of 28 in 1 Samuel chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Samuel 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
O nwere otu nwoke onye , si na , nʼala ugwu ugwu . Aha ya bụ nwa , nwa , nwa , nwa , onye . Elkena lụrụ ndị inyom abụọ, aha nke mbụ bụ , ebe aha nke abụọ bụ . Penina nwere ụmụ, ma enweghị nwa. Kwa afọ, nwoke a na-esi nʼobodo ya gaa ịlo ife ofufe na ịchụrụ anyị, Onye pụrụ ime ihe niile aja. Ọ bụ nʼebe ahụ ka ụmụ ndị ikom abụọ ị a na-akpọ na , bụ ndị nchụaja anyị nọ. Nʼụbọchị ọbụla na-achụ aja ya, ọ na-ekenye na ụmụ ya ndị ikom na ndị inyom ọtụtụ oke site nʼanụ o ji chụọ aja. Ma ọ na-enye oke mmadụ abụọ, nʼihi na ọ hụrụ ya nʼanya, ọ bụ ezie na anyị mechiri akpanwa ya. Ma na-eme ka obi jọọ njọ karịa, site nʼikpasu ya iwe, nʼihi na anyị mechiri akpanwa ya. Ihe ndị a na-eme kwa afọ. Penina na-akwa emo, na-achị ya ọchị oge niile ha gara nʼụlọ anyị, si otu a na-eme ka ọ na-akwa akwa, gharakwa iri nri. Mgbe bidoro ịkwa akwa otu a, Elkena na-ajụ ya sị, “Hana, ọ bụ gịnị mere i ji na-akwa akwa? Gịnị mere ị naghị eri nri? Gịnị mere obi ji ajọ gị njọ? Ọ bụ na mụ adịghị gị mma karịa ụmụ ndị ikom iri nye gị?” Otu ụbọchị mgbe ha risiri nri, ṅụọkwa ihe ọṅụṅụ na ịlo, Hana biliri ọtọ. Nʼoge a, Elayị onye nchụaja nọdụrụ ala nʼoche ya nʼakụkụ ọnụ ụzọ ụlọ anyị. Nʼọnọdụ obi mwute kwara akwa, kpee ekpere, kpọkuo anyị. O kwere nkwa sị, “O! Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ọ bụrụ na ị ga-elekwasị anya na nhụju anya nke ohu gị nwanyị ma cheta m, ghara ichefu ohu gị nwanyị, ma nye ya nwa nwoke, mgbe ahụ, aga m enyeghachi ya anyị ogologo ụbọchị niile nke ndụ ya. Agụba agakwaghị aga nʼisi ya mgbe ọbụla.” Mgbe ọ nọgidere na-ekpe ekpere nye anyị, Elayị nọ na-ele ya anya nʼọnụ. Ka nọ na-ekpe ekpere nʼobi ya, naanị egbugbere ọnụ ya na-emegharị emegharị, ma enweghị onye na-anụ olu ya. Mgbe ahụ, Elayị chere nʼobi ya na ọ bụ nwanyị mmanya na-egbu. Elayị sịrị ya, “Ruo ole mgbe ka ị ga-akwụsị ịṅụbiga mmanya oke? Si nʼebe mmanya dị wezuga onwe gị!” Ma zara sị ya, “Mba, onyenwe m, aṅụghị m mmanya ọbụla! Kama abụ m nwanyị obi ya dị ilu nke ukwuu. Anọ m na-ekwupụtara anyị ihe dị m nʼobi. Biko agụla ohu gị nwanyị dịka onye ajọ omume. Esi m nʼobi mwute na-akwasara anyị ụwa m.” Elayị zara sị ya, “Laa nʼudo, ka mezuoro gị dịka arịrịọ gị niile si dị.” Hana zara sị, “Ka m bụrụ onye si nʼaka gị nata ihuọma.” O jiri obi ụtọ laghachi, malitekwa iri nri ya. Ihu ya agbarụkwaghị ọzọ. Nʼisi ụtụtụ echi ya, ha biliri kpọọ isiala nʼihu anyị, mgbe ahụ, ha laghachiri nʼụlọ ha dị na . Mgbe ha laruru, Elkena bakwuru nwunye ya , Onyenwe anyị chetakwara ya. Mgbe oge ruru, o mere ka tụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ọ gụrụ ya , nʼihi na ọ sịrị, “Arịrịọ m anyị maka ya.” Mgbe di ya, bụ na ndị ezinaụlọ ya gara ịlo ịchụrụ anyị aja nke afọ ahụ, na ịchụkwa aja metụtara nkwa dị iche nke o kwere anyị, Hana esoghị ha, ọ gwara di ya, “Mgbe nwantakịrị a kwụsịrị ịṅụ ara, ka m duru ya ga chee ya nʼihu anyị, ọ ga-ebikwa nʼebe ahụ ruo mgbe ebighị ebi.” Elkena bụ di ya sịrị ya, “Mee ihe ọbụla i chere kwesiri ekwesi. Nọdụ ruo mgbe ọ hapụrụ ịṅụ ara, ma ka anyị mezuo okwu ya.” nọgidere nʼụlọ tutu ruo mgbe ọ zụlitere nwantakịrị ahụ, kwụsị ya ịṅụ ara. Mgbe ọ kwụsịrị nwantakịrị ahụ ịṅụ ara, nwantakịrị ahụ ka dị ntakịrị. Ma o duuru ya, jiri oke ehi gbara afọ atọ, na iri lita ụtụ ọka abụọ na abụọ, na otu karama mmanya, gaa nʼụlọ anyị dị na ịlo. Mgbe ha ji oke ehi ahụ chụsịa aja, ha kpọtaara ị nwantakịrị ahụ. Mgbe ahụ, ọ sịrị, “Onyenwe m, dịka ị si na-adị ndụ, ọ bụ m bụ nwanyị ahụ guzoro onwe ya nso nʼebe ị nọ kpee ekpere nye anyị. Nʼihi nwa a ka m kpere ekpere, Onyenwe anyị emelara m ihe m rịọrọ nʼaka ya. Ma ugbu a, ana m enyeghachi ya anyị ka ọ bụrụ nke ya ndụ ya niile.” O fere anyị ofufe nʼebe ahụ.
Every verse in 1 Samuel 1
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.