1 Samuel 14:40
“Mgbe ahụ, Sọl gwara ndị Izrel niile okwu sị ha, “Guzonụ onwe unu nʼebe ahụ, mụ na nwa m Jonatan ga-eguzo onwe anyị nʼebe a.” Ndị ahụ zara sị, “Mee ihe ọbụla dị gị mma.””
1 Samuel 14:40 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 40 of 52 in 1 Samuel chapter 14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Samuel 14 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Otu ụbọchị, Jonatan nwa Sọl, kpọrọ nwokorobịa na-ebu ihe agha ya sị, “Bịa, ka anyị gafee ndagwurugwu jeruo nʼụlọ ikwu ndị .” Ma ọ gwaghị Sọl nna ya. Sọl na narị ndị ikom isii ya na-anọdụ nʼebe dị anya site na , nʼokpuru osisi pomegranet dị na ọn. Otu nʼime ndị so Sọl bụ onye nchụaja, onye yi efọọd. Ọ bụ nwa , onye bụ nwanne Ịkabọdụ. Ahitub bụ nwa nwa , onye bụ nwa ị, onye nchụaja anyị na ịlo. Ọ dịkwaghị onye ma na apụọla. Tupu eruo ebe ndị nọ, ọ ghaghị isite na nwa ụzọ warawara dị nʼagbata nkume abụọ, a na-akpọ na gabiga. Nkume nke dị nʼakụkụ elu elu, dị nʼihu , nke dị nʼakụkụ ndịda dị nʼihu . Jonatan gwara nwokorobịa na-ebu ihe agha ya sị, “Bịa, ka anyị gafee ga nʼebe nguzo ndị ahụ a na-ebighị ugwu, ma eleghị anya anyị ga-alụrụ anyị ọgụ. Nʼihi na ọ dịghị ihe pụrụ igbochi anyị ịzọpụta, site nʼọtụtụ mmadụ, maọbụ ole na ole.” Nwokorobịa ahụ zara sị ya, “Gaa nʼihu, eji m obi m na mmụọ m na-eso gị dịka ọchịchọ gị si dị.” Jonatan gwara ya sị, “Bịa ka anyị ga, lee ihe anyị ga-eme. Anyị ga-apụkwuru ndị agha ahụ mee ka ha hụ anyị anya. Ọ bụrụ na ha asị, ‘Guzonụ ebe ahụ ruo mgbe anyị bịakwutere unu,’ anyị ga-echere ebe anyị nọ, anyị agaghị agakwuru ha. Ma ọ bụrụ na ha sị, ‘Rigokwutenụ anyị,’ anyị ga-emekwa otu ahụ, nʼihi na ọ ga-abụrụ anyị ihe ama na anyị enyela ha nʼaka anyị.” Ya mere, ha abụọ guzoro ebe ndị ga-ahụ ha. Mgbe ndị hụrụ ha, ha tiri mkpu sị, “Lee, ndị esitela nʼọnụ ebe ha zoro na-arịpụta.” Ndị ikom ndị na-anọ nʼebe nguzo ndị nche tikuru na onye ahụ na-ebu ngwa agha ya sị, “Rigokwutenụ anyị, ka anyị mee unu ihe.” gwara onye ahụ na-ebu ngwa agha, “Soro m nʼazụ rigota, nʼihi na anyị ewerela ha nyefee nʼaka .” Ya mere, Jonatan ji ikpere ya na aka ya rigoruo nʼebe ahụ; onye na-ebu ihe agha ya sokwa ya nʼazụ. Ma ndị agha daghachiri azụ mgbe na onye na-ebu ihe agha ya bidoro igbu ha. Na ogbugbu mbụ ahụ, Jonatan na onye ahụ na-ebu ngwa agha ya gburu ọnụọgụgụ ndị dị iri abụọ. Ọ bụ nʼihe ha ka nketa ala ruru otu ọkara nʼekaa nʼọtụtụ. Oke ọma jijiji dakwasịrị ndị agha niile, na ndị nọ nʼọmụma ụlọ ikwu, ma ndị nọ nʼọhịa, ma ndị nọ nʼebe dịpụrụ adịpụ, ma ndị na-ejegharị ejegharị ibu agha. Ala ahụ niile mara jijiji. Ọ bụ ọma jijiji nke zitere. Ndị nche Sọl, bụ ndị nọ na nʼime , lepụrụ anya hụ igwe ndị agha ka ha malitere ịgba barịị nʼihu na-azụ. Mgbe ahụ, Sọl gwara ndị agha ya na ha so, “Gụọnụ ndị agha ọnụ, chọpụta onye na-anọghị nʼebe a.” ha mere nke a, ha chọpụtara, na na onye na-ebu ihe agha ya anọghị nʼebe ahụ. Sọl sịrị , “Bute igbe ọgbụgba ndụ .” (Nʼoge ahụ igbe ọgbụgba ndụ dị nʼaka ụmụ .) Mgbe Sọl na-agwa onye nchụaja okwu, ụzụ na iti mkpu nke na-ada nʼụlọ ikwu ndị dara karịa, nʼihi ya, Sọl gwara onye nchụaja ahụ okwu sị ya, “Sepụ aka gị.” Mgbe ahụ, Sọl na ndị niile ya na ha nọ jikọtara onwe ha baa nʼagha ahụ, ma lee, ndị ji mma agha na-egburita onwe ha. Ọgbaaghara dịkwa nʼebe niile. Ma ndị , ndị so ndị na-alụ ọgụ, tụgharịrị dịnyere ndị soro Sọl na . Emesịa, ndị ikom niile, ndị ahụ zoro onwe ha nʼala ugwu ugwu pụtara, mgbe ha hụrụ na ndị na-agba ọsọ. Ha gbapụtara soro ndị ọzọ ịchụ ndị ọsọ. Ya mere, Onyenwe anyị napụtara ndị nʼụbọchị ahụ. E buru agha ahụ gabiga -. Ma ndị ikom nọ ọnọdụ nhụju anya nʼụbọchị ahụ, nʼihi na Sọl jiri ịṅụ iyi kechie ha, mgbe o kwuru sị, “Onye a bụrụ ọnụ ka nwoke ahụ bụ onye ga-eri nri ọbụla site ugbu a ruo anyasị, tutu ruo mgbe m bọsịrị ọbọ megide ndị iro m!” Nʼihi ya, o nweghị onye ọbụla nʼetiti ndị agha ya detụrụ ihe oriri ọnụ. Ndị agha ahụ niile banyere nʼọhịa ebe mmanụ aṅụ dị nʼala. Mgbe ha banyere nʼọhịa, ha hụrụ mmanụ aṅụ ebe ọ na-asọpụta, ma o nweghị onye metụrụ aka nʼọnụ ya, nʼihi na ha tụrụ egwu iyi ahụ ha ṅụrụ. Ma anụghị na nna ya mere ka ndị ahụ ṅụọ iyi, ya mere, o setịpụrụ ọnụ ọnụ mkpanaka dị ya nʼaka rụta mmanụ aṅụ na ugbugbo ya, tinye nʼọnụ ya rachaa. Nke a mere ka ike ya laghachite. Ma otu onye agha gwara ya sị, “Nna gị ji ịṅụ iyi gbaa ndị agha niile iwu, sị, ‘Onye a bụrụ ọnụ ka nwoke ahụ bụ, onye riri nri taa. Ọ bụ nke a mere ndị mmadụ ji ada mba.’ ” Jonatan zara sị, “Nna m esitela nʼiwu dị otu a wetara ala anyị nsogbu. Lee ka m si nweta ike site na mmanụ aṅụ nta m rachara. Ọ garaghị aka mma ma a sị na ndị ikom riri ihe ha si nʼaka ndị iro ha kwata nʼagha? Ọ bụ na ogbugbu a gaara egbu ndị agaraghị adị ukwuu karịa?” Ma ndị agha bu agụụ tigbuo ndị , chụọkwa ha ọsọ site na ruo . Ha dakwara mba karịa. Ha dakwasịrị ihe a kwatara nʼagha, gbuo atụrụ na ehi na ụmụ ehi, bido iri anụ ha na ndụ nʼihi agụụ. Ma otu onye gwara Sọl sị, “Ndị ikom na-emehie megide anyị site na iri anụ ọbara ya dị nʼahụ ya.” ahụ, ọ sịrị, “Ihe dị otu a jọgburu onwe ya. Nutenụ nkume ukwuu nʼebe a ugbu a.” Sọl sịrị, “Gaa nʼetiti ndị ikom a gwa ha, ‘Ka onye ọbụla weta ehi na atụrụ ha chọrọ igbu nʼebe a, ka e gbuo ha nʼebe a, rie anụ ha. Unu emehiela megide anyị site nʼiri anụ ọbara dị nʼime ya.’ ” Ya mere, onye ọbụla wetara ehi ya nʼabalị ahụ, gbuo nʼebe ahụ. Emesịa, Sọl wuuru anyị ebe ịchụ aja. Nke a bụ ebe ịchụ aja nke mbụ o wuru. Mgbe ahụ, Sọl gwara ndị agha ya sị, “Ka anyị gaa chụọ ndị ọsọ nʼabalị a niile, ma gbukwaa onye ọbụla fọdụrụ nʼime ha.” Ndị agha ya zara sị, “Ọ dị mma, mee dịka ị kwuru.” Ma onye nchụaja sịrị, “Ka anyị buru ụzọ jụta ihe bụ uche .” Mgbe ahụ, Sọl jụrụ sị, “Ọ bụ m rịda gaa chụso ndị ? Ị ga-enyefe ha nʼaka ndị ?” Ma enyeghị ya ọsịsa ọbụla nʼụbọchị ahụ. Sọl gwara ndịisi agha okwu sị, “Ihe emebiela! Anyị aghaghị ịchọpụta ụdị mmehie anyị mere taa, nke mere anyị ji jụ inye anyị ọsịsa. Nʼezie dịka anyị, onye na-azọpụta na-adị ndụ, a sịkwarị na ọ bụ nwa m ka a chọpụtara na ọ bụ ya ka ikpe mara, ọ ga-anwụ!” Ma ọ dịghị onye gwara ya ihe ọbụla. Mgbe ahụ, Sọl gwara ndị niile okwu sị ha, “Guzonụ onwe unu nʼebe ahụ, mụ na nwa m ga-eguzo onwe anyị nʼebe a.” Ndị ahụ zara sị, “Mee ihe ọbụla dị gị mma.” Mgbe ahụ, Sọl kpere ekpere nye anyị, bụ , “Gịnị mere na ị zabeghị ohu gị taa? Ọ bụrụ na ikpe mara m maọbụ nwa m , zaa site nʼ, ma ọ bụrụ ndị ikom ka ikpe mara, nye ọsịsa site na .” ahụ mara na Sọl, ma ikpe amaghị ndị ikom . Mgbe ahụ, Sọl kwuru sị, “Ugbu a feenụ nza nʼetiti mụ na , nwa m nwoke.” ahụ mara . Sọl gwara okwu sị ya, “Gwa m ihe i mere.” zara sị ya, “Ọ bụ naanị mmanụ aṅụ ntakịrị ka m ji ọnụ mkpanaka m rụrụ rachaa. Ọ pụtara na m ga-anwụ nʼihi ya?” Mgbe ahụ, Sọl zara sị, “Nʼezie , ị ghaghị ịnwụ. Ka meso m mmeso, otu ọbụla mmeso ahụ si sie ike, ma ọ bụrụ na ị nwụghị nʼihi ihe a i mere.” Ma ndị ikom ahụ sịrị Sọl, “Jonatan ọ ga-anwụ, bụ onye a wetara nzọpụta a dị ukwuu nʼ? Nke a apụghị ime! Dịka anyị na-adị ndụ, ọ bụladị otu agịrị isi agaghị esi nʼisi ya dapụ, nʼihi na ejirila ya rụọ ọrụ ịtụnanya dị ukwuu taa.” Ya mere, ndị agha ahụ zọpụtara , e gbukwaghị ya. Emesịa, Sọl kwụsịrị ndị agha ya ịchụ ndị ọsọ. Ndị nʼonwe ha lakwara nʼala nke ha. Site nʼoge Sọl malitere ịchị nʼ, o buru agha megide ndị iro ha nʼakụkụ niile, ndị , ndị Amọn, ndị Edọm, ndị eze na ndị . Ebe ọbụla o chere ihu ọ na-alụgbu. O buru agha dị ukwuu, lụgbuo ndị ; ma zọpụta ndị site nʼaka ndị niile na-emegbu ha site nʼịpụnarị ha ihe ha nwere. Sọl mụtara ndị ikom atọ; Jonatan, Ishvi na . Ọ mụtakwara ụmụ agbọghọ abụọ, Merab na . Aha nwunye Sọl bụ , ada . Ọchịagha Sọl bụ , nwa , nwanne nna Sọl. Nea, nna , na , nna Sọl bụ ụmụnne. Ha bụ ụmụ . Ndị na ndị nọ nʼagha dị egwu ụbọchị niile Sọl bụ eze. Mgbe ọbụla Sọl hụrụ nwoke dị ike, maọbụ dimkpa, ọ na-eduru ya mee ya ka ọ bụrụ otu nʼime ndị agha ya.
Every verse in 1 Samuel 14
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.