1 Samuel 18:1
“Mgbe Devid gwasịrị Sọl okwu, ịhụnanya dị ukwuu malitere nʼetiti Jonatan na Devid. Jonatan hụrụ Devid nʼanya dịka o si hụ onwe ya.”
1 Samuel 18:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 1 of 30 in 1 Samuel chapter 18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Samuel 18 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe gwasịrị Sọl okwu, ịhụnanya dị ukwuu malitere nʼetiti na . Jonatan hụrụ nʼanya dịka o si hụ onwe ya. Sọl mere ka nọgide nʼụlọeze. O kwekwaghị ka ọ laghachi nʼụlọ nna ya. Jonatan na gbara ndụ nʼihi na hụrụ nʼanya dịka o si hụ onwe ya. Jonatan yipụtara uwe o yi nʼahụ nye ya , nyekwa ya uwe ime ahụ ya, na ọ bụladị mma agha ya, ma ụta ya na eriri ukwu ya. Devid jeziri ozi niile Sọl ziri ya, o mere ihe niile nke ọma nke a mere na Sọl nyere ya ọkwa dị elu nʼetiti ndị agha ya. Ọnọdụ a dị mma nʼanya ndị nakwa nʼanya ndị agha Sọl. Mgbe ndị agha ahụ na-alọghachite, mgbe gbusịrị onye ahụ, ndị inyom sitere nʼobodo niile nke pụta izute eze Sọl. Ha na-abụ abụ na-ete egwu ọṅụ, nke ha ji ụbọ akwara na ihe egwu ndị ọzọ na-eti. Dịka ha na-ete egwu, ha bụrụ abụ sị, “Sọl egbuola ọtụtụ puku ndị agha ma egbuola iri puku kwụrụ puku ndị agha.” Nke a were Sọl iwe nke ukwuu. O kwuru nʼime onwe ya sị, “Gịnị bụ nke a? Ha enyela ugwu dịka onye gburu iri puku kwụrụ puku ndị agha, ma mụ onwe m ka ha nyere naanị ugwu dịka onye gburu ọtụtụ puku ndị agha. Gịnị ọzọ fọdụrụ ya ugbu a, ma ọ bụghị naanị inweta alaeze?” Site nʼụbọchị ahụ gawa, Sọl malitere ile anya ọjọọ. Nʼechi ya, mmụọ ọjọọ zitere bịara dakwasị Sọl, ọ malitekwara ibu amụma nʼụlọ ya. Ma kpọrọ ụbọ akwara dịka ọ na-eme mgbe ọbụla. Ma nʼoge a, o nwere ùbe dị Sọl nʼaka. Ọ tụrụ ùbe ahụ, kwuo nʼobi ya sị, “Aga m atụgide nʼaja ụlọ ahụ.” Ma wezugara onwe ya, ugboro abụọ ndị a. Sọl na-atụ egwu, nʼihi na anyị ahapụla Sọl, ma nọnyere . Emesịa, Sọl mere ihe ga-eme ka ọ ghara ịhụkwa anya ọzọ. O mere ka ọ bụrụ onye na-elekọta puku ndị agha, ndị ọ na-edu na-aga ibu agha. Ma ihe niile ọ na-eme na-agara ya nke ọma, nʼihi na anyị na-anọnyere ya. Mgbe Sọl hụrụ na ọ bụ onye nwere uche nke ọma, ọ tụrụ ya ụjọ. Ma na niile hụrụ nʼanya, nʼihi na ọ na-edu ha nʼagha. Sọl gwara okwu sị ya, “Lee ada m nwanyị . Aga m akpọnye gị ya, ka ị lụọ ya. Naanị jeere m ozi, lụọkwa agha anyị.” Nʼihi na Sọl kwuru nʼime obi ya sị, “Agaghị m ewelite aka m megide ya. Ka ndị mee nke ahụ.” Ma sịrị Sọl, “Onyekwanụ ka m bụ, gịnịkwa bụ ezinaụlọ m maọbụ agbụrụ m nʼ, nke m ga-eji bụrụ ọgọ nwoke eze?” O ruo, na mgbe a ga-eduru , ada Sọl dunye , akpọrọ ya nye , onye ka ọ lụọ. Nʼoge a, a chọpụtara na , ada Sọl hụrụ nʼanya, mgbe e mere ka Sọl mata nke a, obi tọrọ ya ụtọ. O kwuru nʼobi ya sị, “Aga m akpọnye ya nwa m nwanyị, ka ọ bụrụ ihe ịma nʼọnya nye ya, ka aka ndị si otu a megide ya.” Ya mere, Sọl gwara sị ya, “Ugbu a i nwekwara ohere ọzọ ịghọ ọgọ m nwoke.” Sọl nyere ndị ohu ya iwu sị, “Gwanụ okwu na nzuzo sị ya, ‘Lee, ihe banyere gị masịrị eze, ndị niile na-ejere ya ozi hụkwara gị nʼanya. Ugbu a, kwerenụ ịbụ ọgọ ya.’ ” Ha gwara okwu ndị a niile. Ma zara sị, “Ọ bụ ihe nta ịbụ ọgọ eze? Mụ onwe m bụ onye ogbenye, onye a na-amaghị ama.” Mgbe ndị ohu Sọl gwara Sọl ihe kwuru, ọ gwara ha sị, “Gwanụ , ‘Eze achọghị ihe ọzọ dịka ụgwọ isi akụ ọbụla karịa naanị narị apị ndị . Ka ọ bụrụ ọbọ ọ ga-abọrọ m nʼisi ndị iro m.’ ” Ma ihe Sọl bu nʼobi bụ na a ga-egbu nʼọgụ ahụ. Mgbe ndị ohu eze gwara ihe eze kwuru, ọ tọrọ ya ụtọ, nʼihi ya, o kwenyere ịbụ ọgọ eze. Tupu oge ahụ a kara aka eruo, Devid na ndị agha ya pụrụ gbuo narị ndị abụọ, werekwa apị ha gosi eze. Sọl kpọnyere , nwa ya nwanyị, ka ọ bụrụ nwunye ya. Mgbe Sọl hụrụ na anyị na-anọnyere , hụkwa na nwa ya nwanyị hụrụ nʼanya, ọ tụrụ ụjọ karịa na mbụ. Sọl kpọkwara asị, gụọ ya dịka onye iro ụbọchị ndụ ya niile. Ndịisi agha na-apụta ibu agha dịka ha na-eme mgbe ọbụla, ma na-eme nke ọma karịa ndị ọchịagha Sọl ndị ọzọ niile. Nke a mere ka ghọọ onye a mara aha ya nʼala ahụ niile.
Every verse in 1 Samuel 18
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.