1 Samuel

1 Samuel 22

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

1 Samuel 22 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Devid hapụrụ gbaba nʼọgba nkume . Mgbe ụmụnne ya ndị ikom na ndị ezinaụlọ nna ya nụrụ nke a, ha jekwuru ya nʼebe ahụ. Ndị ọzọ malitekwara ịbịakwute ya nʼebe ahụ, ndị niile nọ na mkpagbu dị iche iche, ndị ji ụgwọ, na ndị ọchịchị Sọl na-adịghị mma. Ha niile jekwuru ya. Ọ dịghị anya ghọọrọ onyendu ha. Ihe ruru narị mmadụ anọ so ya. Devid sitere nʼebe ahụ jee dị na rịọọ eze obodo ahụ sị, “Biko, ị ga-ekwe ka nna m na nne m pụta bịa biri nʼetiti unu tutu ruo mgbe m matara ihe na-aga imere m?” Ya mere, ọ hapụrụ ha ka ha nọdụ na nke eze . Ha na ya nọgidere oge niile bi nʼebe ahụ e wusiri ike. Ma onye amụma sịrị , “Anọgidela nʼebe ahụ e wusiri ike, kama laghachi nʼala .” Ya mere, Devid biliri gaa nʼoke ọhịa . Ugbu a Sọl nụrụ na achọtala ebe na ndị ikom na-eso ya nọ. Sọl, onye ji ùbe ya nʼaka nọdụrụ ala nʼokpuru osisi tamarisk nke dị nʼugwu dị na . Ndị ozi ya guzokwa gburugburu ya. Sọl gwara ha sị, “Geenụ ntị unu ndị ikom ! Ọ bụ unu niile ka nwa ga-enye ala ubi na ubi vaịnị? Ọ bụ unu niile ka ọ ga-eme ndị ọchịagha na-achị ọtụtụ puku ndị agha, na ọchịagha na-achị ọtụtụ narị ndị agha? Ọ bụ ya mere unu ji dịnyere ya imegide m? Ọ dịghị onye ọbụla nʼime unu gwara m na nwa m na nwa gbara ndụ. Ọ dịghị onye ọbụla nʼime unu ihe gbasara m na-emetụ nʼobi ịgwa m na nwa m nwoke akpaliela ohu m imegide m, ichebiri m nʼụzọ, dịka o mere nʼụbọchị taa.” Ma onye Edọm, onye so ndị ozi Sọl guzo nʼebe ahụ kwuru sị, “Ahụrụ m mgbe nwa bịakwutere , nwa na . Ahimelek jụtaara ya ase site nʼaka anyị, ma nyekwa ya ihe oriri na mma agha ịat onye .” Mgbe ahụ, eze Sọl zipụrụ ozi nye nwa na ndị ezinaụlọ nna ya niile, ndị bụ ndị nchụaja na . Ha niile bịara guzo nʼihu eze. Sọl gwara ha okwu sị, “Gee ntị, gị nwa .” zara sị, “Ana m ege ntị, onyenwe m.” Sọl jụrụ ya sị, “Gịnị mere gị na nwa ji gbaa izu imegide m? Gịnị mere i ji nye ya nri na mma agha, jụkwaara ya ase site nʼaka ? Gịnị mere i ji na-agba ya ume ka o nupu isi nʼebe m nọ, na ka ọ bịakwa nʼebe a imegide m taa?” Ahimelek zara eze sị, “Onye nʼetiti ndị ohu gị niile bụ onye kwesiri ntụkwasị obi dịka , ọgọ eze, na onyeisi ndị agha na-eche gị nche; ọ bụkwa onye a na-enye nsọpụrụ dị ukwuu nʼezinaụlọ gị? Nke a ọ bụ ụbọchị mbụ m na-ajụrụ ya ase nʼaka ? Ọ bụghị! Ka eze ghara ibo ohu ya na ezinaụlọ nna m ebubo, nʼihi na ohu gị amaghị ihe ọbụla banyere okwu a niile.” Ma eze kwuru sị, “Ị ga-anwụ. Ahimelek gị na ezinaụlọ nna gị niile!” O nyere ndị na-eso ya iwu sị ha, “Gbuonụ ndị nchụaja ndị a, nʼihi na ha na agbaala izuzu; ha makwa na o si nʼihu m na-agbapụ, ma ha agwaghị m!” Ma ndị agha eze jụrụ isetipụ aka ha megide ndị nchụaja anyị. Mgbe ahụ eze nyere iwu sị ya, “Gị onwe gị, chigharịa gbuo ha.” Ya mere, Doeg onye Edọm chigharịrị tigbuo ha. Nʼụbọchị ahụ, o gburu iri ndị nchụaja asatọ na ise, ndị yi uwe akwa ọcha efọọd. O ji mma agha jee , obodo ndị nchụaja, gbuo ezinaụlọ ndị nchụaja niile, nwoke na nwanyị, na ụmụntakịrị, na ụmụ na-aṅụ ara. O gbukwara ehi na ịnyịnya ibu na atụrụ ha niile. Otu nʼime ụmụ nwa , aha ya bụ Abịata gbapụrụ, gbakwuru . Ọ gwara na Sọl egbuola ndị nchụaja anyị. Mgbe ahụ, Devid sịrị Abịata, “Nʼụbọchị ahụ, mgbe onye Edọm nọ nʼebe ahụ, amaara m na ọ ghaghị ịgwa Sọl. Mụ onwe m kpatara ọnwụ ndị niile nke ndị ezinaụlọ nna gị. Soro m nọdụ nʼebe a, atụla ụjọ, nʼihi na onye na-achọ ndụ gị na-achọkwa ndụ nke m. Mmekpa ahụ ọbụla agaghị adakwasị gị ma mụ na gị nọdụ.”

Every verse in 1 Samuel 22

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00