1 Samuel 27:8

“Devid na ndị ikom ya nọgidere oge ahụ niile na-emegide ndị Geshua, ndị Gizi na ndị Amalek. (Site na mgbe ochie ndị a bi nʼala ahụ gbatịrị ruo Shua na Ijipt)”

1 Samuel 27:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 8 of 12 in 1 Samuel chapter 27 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Samuel 27 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Devid chere nʼime onwe ya sị, “Otu ụbọchị Sọl ga-enweta m, bibie m. Ihe ka mma m ga-eme bụ ịgbaga nʼala ndị . Nke a ga-eme ka Sọl kwụsị ịchọgharị m ebe ọbụla nʼ. Aga m esikwa otu a, nwere onwe m site nʼaka ya.” Ya mere, Devid na narị ndị ikom isii ya, na ezinaụlọ ha, biliri jekwuru nwa , eze ndị . Devid na ndị agha ya sooro biri na . Onye ọbụla du ezinaụlọ ya. Devid nʼonwe ya du ndị inyom abụọ ya: Ahinoam onye , na onye , nwunye ochie . Ọ dịghị anya, Sọl nụrụ na agbalaala , nʼihi ya ọ kwụsịrị ịchụso ya. Devid gwara sị ya, “Ọ bụrụ na m anatala amara nʼebe ị nọ, ọ ga-adị mma ka enye m otu obodo nʼime obodo nke ala a, ka m biri. Nʼihi gịnị ka ohu gị ga-eji soro gị biri nʼobodo eze?” Akish nyere ya , nʼihi ya, bụ obodo ndị eze ruo taa. Devid biri nʼoke ala ndị otu afọ na ọnwa anọ. Devid na ndị ikom ya nọgidere oge ahụ niile na-emegide ndị , ndị na ndị . (Site na mgbe ochie ndị a bi nʼala ahụ gbatịrị ruo na ) Mgbe ọbụla wakporo akụkụ ọbụla, ọ dịghị ahapụ nwoke maọbụ nwanyị ndụ. Ma ọ na-akpụrụ atụrụ ha, na ehi ha, na ịnyịnya ibu ha, na ịnyịnya kamel ha, nakwa uwe ha. Emesịa, ọ na-alọghachikwuru . Ọ bụrụ na ajụọ ajụjụ sị, “Ndị ole ka unu busoro agha taa?” ga-aza sị, “Ọ bụ ndị bi na ndịda ”, maọbụ “ndị ndịda ”, maọbụ “ndị ndịda .” Ma ọ dịghị nwoke maọbụ nwanyị onye ọ hapụrụ ndụ, nke a ga-akpọta na , nʼihi na o chere nʼobi ya sị, “Ha nwere ike ịbịa kwuo megide anyị, sị, ‘Otu a ka mere.’ ” a ka ọ na-emekwa ọtụtụ oge ahụ niile o bi nʼetiti ndị . Akish kwenyere , kwuo nʼobi ya sị, “Devid abụrụla ihe a kpọrọ asị nʼebe ndị nke ya bụ ndị nọ. Ọ ga-abụkwara m ohu ruo mgbe niile.”

Every verse in 1 Samuel 27

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00