1 Samuel

1 Samuel 3

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

1 Samuel 3 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nwata ahụ bụ nọkwa na-ejere anyị ozi nʼihu ị. Nʼụbọchị ndị ahụ okwu anyị dị ụkọ, adịghịkwa ahụ ọtụtụ ọhụ. O ruru nʼotu abalị, ka ị dinara ala nʼọnọdụ ya ịrahụ ụra, ebe ọ bụ na anya ya akala nka nke bụ na ọ dịghị ahụzikwa ụzọ nke ọma. Mgbe ahụ, oriọna anyụbeghị, dinara nʼụlọnsọ anyị, nʼebe ahụkwa ka igbe ọgbụgba ndụ dị. Onyenwe anyị kpọrọ oku, zara sị, “Lee m nʼebe a.” O biliri jekwuru ị, sị ya, “Lee m abịala m.” Ma ị sịrị ya, “Mba, akpọghị m gị, laghachi gaa dinaa ala.” gara dina ala. Ọzọkwa, Onyenwe anyị kpọrọ ya sị, “!” gbaara ọsọ jekwuru ị sị ya, “Lee m, gịnị ka m ga-eme?” Ma ị zara sị ya. “Mba akpọghị m gị oku, nwa m. Laghachi gaa dinaa ala.” Ma amatabeghị onye anyị bụ, ekpughebeghị okwu anyị nye ya. Onyenwe anyị kpọrọ ya oku nke ugbo atọ; ọzọkwa biliri jekwuru ị sị ya, “Lee m, gịnị ka ị chọrọ ka m mee?” ahụ, Elayị ghọtara na ọ bụ anyị na-akpọ nwantakịrị ahụ, nʼihi ya ọ gwara okwu sị, “Laghachi, dinaa ala. Ọ bụrụ na ọ kpọọ gị ọzọ, sị ya, ‘Lee m, kwuo, Onyenwe anyị, nʼihi na ohu gị na-ege ntị.’ ” Ya mere laghachiri gaa dinaa ala. Onyenwe anyị bịara guzo onwe ya nʼebe ahụ, kpọọ ya ọzọ dịka o si kpọọ ya na mbụ sị, “! !” zara sị, “Lee m, kwuo, nʼihi na ohu gị na-anụ.” Onyenwe anyị gwara sị, “Lee, ana m aga ime ihe nʼ nke ga-eme ka ntị nụrụ ya zụọ wuruwuru. Nʼoge ahụ aga m emezu ihe niile m kwuru megide ị na ezinaụlọ ya, site na mmalite ruo ọgwụgwụ. Nʼihi na agwara m ya na m ga-ekpe ezinaụlọ ya ikpe, ruo mgbe ebighị ebi, nʼihi mmehie ahụ ọ maara ihe banyere ya. Nʼihi na ụmụ ya mere onwe ha ndị a na-elelị anya, ma o meghị ihe ọbụla ịkwụsị ha. Ya mere, aṅụọla m iyi nye ụlọ ị sị, ‘Ikpe ọmụma dịkwasịrị ụlọ ị bụ nke a na-agaghị eji onyinye maọbụ ịchụ aja kpuchie.’ ” dinara ala tutu ruo ụtụtụ. Mgbe chi bọrọ, o meghere ọnụ ụzọ ụlọ nzute anyị dịka ọ na-eme. Ma egwu tụrụ ya ịgwa ị ọhụ ahụ. Ma ị kpọrọ ya sị, “, nwa m.” zara sị, “Lee m nʼebe a.” Elayị jụrụ ya sị, “Gịnị ka ọ gwara gị? Ezola ihe ọbụla nʼebe m nọ. Ka mesoo gị mmeso, otu ọbụla mmeso ahụ si dị njọ, ma ọ bụrụ na i zoo ihe ọbụla ọ gwara gị nʼebe m nọ.” Ya mere, gwara ya ihe niile, o zokwaghị ihe ọbụla. Mgbe ahụ ị kwuru okwu sị, “Ya onwe ya bụ anyị, ya meekwa dịka o si dị ya mma nʼanya.” Onyenwe anyị nọnyeere mgbe ọ na-eto, meekwa ka amụma niile buru mezuo. Ndị niile, site na ruo Bịasheba, matara na bụ onye amụma anyị kwesiri ntụkwasị obi. Onyenwe anyị gakwara nʼihu na-egosi onwe ya na ịlo. Nʼebe ahụ o gosiri onwe ya nye site nʼokwu ya.

Every verse in 1 Samuel 3

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00