1 Samuel 5:12

“Ndị na-anwụghị ka e mere ka etuto jupụta ha nʼahụ, mkpu akwa nke ndị obodo ahụ ruru eluigwe.”

1 Samuel 5:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 12 of 12 in 1 Samuel chapter 5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Samuel 5 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ndị buuru igbe ọgbụgba ndụ , ha si buru ya buga ọd. Ha butere igbe ọgbụgba ndụ , buba ya nʼime ụlọ ọn, dọba ya nʼakụkụ ọn. Mgbe ndị ọd tetara nʼisi ụtụtụ echi ya, ma lee, Dagọn adaala, kpuo ihu ya nʼala nʼihu igbe ọgbụgba ndụ anyị. Ha bulikwara ọn elu doghachi ya nʼọnọdụ ya. Ma nʼụtụtụ echi ya, Dagọn adakwala kpuo ihu nʼala nʼihu igbe ọgbụgba ndụ anyị. Isi ya na aka ya abụọ dakapụrụ, tọgbọrọ na mbata ọnụ ụzọ, Ọ bụkwa naanị ogwe ahụ ya fọdụrụ. Ọ bụ nke a mere, site mgbe ahụ ruo taa, ndị nchụaja ọn na ndị niile na-abata nʼụlọ ọn, adịghị azọ ụkwụ ha nʼọnụ ụzọ mbata ụlọ ọn dị nʼọd. Aka anyị malitere ịdị arọ nʼahụ ndị ọd, ha na obodo ndị ọzọ gbara ya gburugburu, o ji etuto dị iche iche menye ha egwu ma bibiekwa ha nʼọd nʼoke ala ya niile. Mgbe ndị ọd hụrụ ihe na-eme, ha sịrị, “Anyị achọghị ka igbe ọgbụgba ndụ nke dịrị nʼetiti anyị, nʼihi na aka ya dị ike nʼahụ anyị, otu aka ahụkwa na chi anyị ọn.” Ya mere, ha ziri ozi kpọkọta ndịisi ndị niile, jụọ ha sị, “Gịnị ka anyị ga-eme igbe chi ndị ?” Ha zara, “Ka e buru igbe chi ndị buga ya nʼobodo .” Ya mere ha buuru igbe nke buga . Ma mgbe ha bubatara ya na , aka anyị malitere imegide obodo ahụ. O tinyere ndị obodo ahụ nʼọnọdụ oke egwu. O tiri ndị bi nʼobodo ahụ ihe otiti, ma nwantakịrị ma dimkpa, etuto dị iche iche toro ha nʼahụ. Ya mere, ha zilara igbe ahụ ọn. Ma mgbe igbe ahụ na-abata ọn, ndị ọn kwara akwa sị, “Ha e burula igbe ọgbụgba ndụ chi ndị butere anyị, ka anyị na ndị anyị nwụsịa!” Ya mere, ha kpọkọtara ndịisi ndị niile sị ha, “Sinụ nʼobodo zipụ igbe chi ndị , maọbụ zighachinụ ya nʼobodo e si bute ya na mbụ, ka ọ hapụ igbuchapụ anyị na ndị anyị.” Nʼihi egwu maka ọnwụ ejidela ndị niile bi nʼobodo. Aka dịkwa ike nke ukwuu megide obodo ahụ. Ndị na-anwụghị ka e mere ka etuto jupụta ha nʼahụ, mkpu akwa nke ndị obodo ahụ ruru eluigwe.

Every verse in 1 Samuel 5

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00