2 Chronicles
2 Chronicles 15
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
2 Chronicles 15 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, Mmụọ nke dakwasịrị nwa . Ọ pụrụ jekwuru sị ya, “Geenụ m ntị, gị na ndị niile na . Onyenwe anyị ga-anọnyere unu oge niile unu na-eme okwu ya. Unu ga-achọta ya mgbe ọbụla unu chọrọ ya. Ma ọ ga-agbakụta unu azụ oge ọbụla unu nupuru isi nʼiwu ya. Ma ọtụtụ oge dị anya ndị nọ na-enweghị nke ezie, ha enweghịkwa onye nchụaja ga-ezi ihe, ha enweghịkwa iwu Ma mgbe ọbụla ha chigharịkwutere anyị, Chineke tikuo ya nʼime mkpagbu ha, ọ na-enyere ha aka. Nʼoge ahụ, ọ dịghị udo dịrị onye ọbụla na-apụ apụ ịgagharị nʼobodo, maka na ndị niile bi nʼala ahụ nọ nʼọnọdụ oke ọgbaaghara. Otu obodo na-azọpịa obodo ọzọ ebe otu mba na-emegidekwa mba ọzọ nʼihi na ji nsogbu dị iche iche megide ha. Ma unu ndị , unu adala mba nʼọrụ ọma unu, nʼihi na a ga-akwụ unu ụgwọ ọrụ unu.” Mgbe nụrụ okwu ndị a, bụ amụma nwa , ọ bụ onye a gbara ume. O wepụrụ ihe arụ niile dị nʼala na na nke dị nʼobodo niile ahụ o meriri nʼagha ndị dị nʼugwu . Ọ wuziri ebe ịchụ aja anyị, nke dị nʼihu mpụta ọnụ ụlọ ụlọnsọ ukwu nke anyị. Mgbe ahụ, kpọrọ ndị na niile oku, ha na ndị ọbịa niile si , nʼihi na ọtụtụ sitere nʼala na , na ọn gbafeta , mgbe ha hụrụ na anyị nọnyeere . Ha niile zukọrọ na nʼọnwa nke atọ nʼafọ nke iri na ise nke ọchịchị eze . Nʼoge ahụ, ha ji narị ehi asaa na puku atụrụ na ewu asaa, chụọrọ anyị aja nʼụbọchị ahụ. Anụmanụ ndị a so nʼihe ha kwatara nʼagha. Emesịa, nʼụbọchị ahụ, ha gbara ndụ, kpebie na ọ bụ naanị anyị nna ha ka ha ga-efe. Ha kpebikwara na onye ọbụla nke na-agaghị efe anyị, Chineke ga-anwụ, ma onye ahụ ọ bụ nwoke maọbụ nwanyị, nwantakịrị maọbụ okenye. Ha niile ji oke olu na iti mkpu na opi na opi ike, ṅụọrọ anyị iyi. Ndị niile ṅụrịrị ọṅụ nʼihi na ha ji obi ha niile ṅụọ iyi a. Ha jikwa obi ha niile chọọ . O mere ka ha chọta ya. Onyenwe anyị nyekwara ha udo nʼakụkụ niile. Eze chụdakwara nne nne ya bụ , site nʼọnọdụ ya dịka nne eze, nʼihi na ọ kpụrụ ihe arụ, ogidi maka iji fee ya ofufe. gbuturu ya, sụpịa ya, kpọọ ya ọkụ na ndagwurugwu iyi ọn. Ọ bụ ezie na o wezugaghị ugwu niile dị elu site nʼ, ma ji obi zuruoke jere anyị ozi nʼoge ndụ ya niile O webatara nʼime ụlọnsọ ukwu , ọlaọcha na ọlaedo na ihe niile, nke nna ya na ya onwe ya doro nsọ. Ọ dịkwaghị agha ọzọ a lụrụ tutu ruo nʼafọ iri atọ na ise nke ọchịchị eze na .
Every verse in 2 Chronicles 15
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.