2 Chronicles

2 Chronicles 22

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

2 Chronicles 22 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ndị mere , nwa nke nta, eze nʼọnọdụ ya, nʼihi na ndị na-apụnara mmadụ ihe nʼike, bụ ndị ha na ndị so bata nʼụlọ ikwu ha, egbuolarị ụmụnne ya ndị okenye. Ya mere , nwa bụ eze malitere ịchị. Ahazaya gbara iri afọ abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị otu afọ na . Aha nne ya bụ nwa nwa eze . Ya onwe ya sokwara ụzọ niile nke ndị ezinaụlọ , nʼihi na nne ya gbara ya ume ime ajọ omume. O mere ihe dị njọ nʼanya anyị dịka ezinaụlọ mere nʼihi na ha ghọrọ ndị ndụmọdụ ya mgbe nna ya nwụsịrị, nke a wetara ọdịda ya. O gbasokwara ndụmọdụ ha, mgbe o sooro nwa , bụ eze , ịga buso eze agha na ọt . Ndị merụrụ ahụ, ya mere, ọ lọghachitere na ka a gwọọ ya mmerụ ahụ ha merụrụ ya na ọt, nʼagha nke ya na eze lụrụ. Mgbe ahụ, Ahazaya nwa , eze gara ileta nwa , nʼihi na e merụrụ ya ahụ. Ọ bụ site na nleta gara leta , ka si weta ọdịda . Mgbe bịarutere, ya na pụrụ ịga zute nwa , onye ahụ anyị tere mmanụ ka ọ laa ezinaụlọ nʼiyi. Mgbe nọ na-emezu ihe e kpebiri nʼikpe banyere ezinaụlọ , o zutere ndị ozi na ụmụ ndị ikom ụmụnne , ndị na-ejere ozi, gbuo ha niile. Ọ pụrụ ịchọ . Ndị ozi ya jidere ya ebe o zoro onwe ya na . Ha kpụtaara ya onye gburu ya. Ha liri ya, nʼihi na ha kwuru sị, “Nwa ka ọ bụ, onye jiri obi ya niile gbasoo anyị.” Ya mere, o nwekwaghị onye dị ike nʼụlọ ijide alaeze ahụ. Mgbe , nne hụrụ na nwa ya nwoke anwụọla, ọ gara nʼihu bido igbu ndị niile a mụrụ nʼụlọ eze, bụ ndị ezinaụlọ eze . Ma , bụ nwa nwanyị eze , kuuru nwa zopu ya site nʼetiti ụmụ eze, bụ ndị a chọrọ igbu egbu. O zoro ya na nwanyị na-elekọta ya anya nʼime ụlọ ndina. Nʼihi na , bụ nwa nwanyị eze , bụ nwanne , ma bụrụkwa nwunye onye nchụaja, ya mere o jiri zonarị nwantakịrị ahụ, ka ọ ghara igbu ya. Ya na ha nọgidere na nzuzo nʼime ụlọnsọ , afọ isii, oge ahụ niile na-achị nʼala ahụ.

Every verse in 2 Chronicles 22

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00