2 Kings
2 Kings 8
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
2 Kings 8 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ịlaisha gwara nwanyị ahụ o mere ka nwa ya si nʼọnwụ bilie okwu sị ya, “Bilie, gị na ezinaụlọ gị, gaa nʼobodo ọzọ ebe unu ga-anọ dịka ọbịa nʼihi na anyị ekwuola na oke ụnwụ ga-adakwasị ala afọ asaa.” Nwanyị ahụ mere dịka onye nke gwara ya, o biliri, ya na ezinaụlọ ya gaa biri nʼala ndị afọ asaa. Mgbe ụnwụ ahụ gwụsịrị nʼafọ nke asaa, o si nʼala ndị lọta nʼ. Mgbe ọ lọtara, o jekwuuru eze ka o nyere ya aka inwetaghachi ụlọ ya na ala ya. Mgbe nwanyị ahụ bịakwutere eze, eze nọ na-agwa bụ onye na-ejere onye nke ozi okwu sị ya, “Biko, kọọrọ m akụkọ ihe ukwu niile Ịlaisha mere.” Mgbe na-akọrọ eze otu Ịlaisha si mee ka nwantakịrị nwụrụ anwụ dị ndụ ọzọ, nwanyị ahụ, onye bụ nne nwantakịrị ahụ, batara nʼime ụlọeze. Mgbe ahụ, kwuru sị, “Onyenwe m eze, onye a bụ nwanyị ahụ, leekwa nwa ya nwoke, onye Ịlaisha mere ka ọ dị ndụ ọzọ.” Eze jụrụ nwanyị ahụ ajụjụ sị ya, “Ọ bụ eziokwu?” ị ahụ kọọrọ eze akụkọ ihe niile mere. Mgbe ahụ, eze dunyere ya otu onyeisi nʼime ndị ozi ya ka o nyere ya aka inwetaghachi ihe ya niile, ya na ụgwọ ruru ya nʼihi mkpụrụ ubi ya niile ha ghọrọ mgbe ahụ o bi nʼala ndị . Mgbe ihe ndị a gasịrị Ịlaisha gara ọs, isi obodo ndị . Nʼoge a, Ben- eze , na-arịa ọrịa. “A gara gwa eze na onye nke abịala nʼebe ahụ.” Mgbe eze nụrụ ya, ọ kpọrọ sị ya, “Were onyinye ịnata ihuọma nʼaka gị wegara onye nke , site nʼaka ya jụta anyị ase. Jụọ ya, ‘M ga-esi nʼọrịa a bilie?’ ” Hazael weere iri ịnyịnya kamel anọ buru ezi ihe niile si nʼala ọs, wetara Ịlaisha onyinye ndị a sị ya, “Nwa gị -, eze , zitere ka m jụọ gị sị, ‘M ga-esi nʼọrịa a bilie?’ ” Ịlaisha zara sị ya, “Laa, gaa gwa ya sị ya, ‘Ị ga-esi nʼọrịa bilie.’ Ma anyị egosila m na, nʼezie, ọ ga-anwụ.” Mgbe Ịlaisha nọ na-ekwu okwu a, o legidere anya nʼihu tutu ruo mgbe ihere mere ya. Mgbe ahụ, onye nke kwara akwa. Mgbe ahụ, Hazael jụrụ Ịlaisha ajụjụ sị, “Ọ bụ gịnị mere onyenwe m ji akwa akwa?” Ịlaisha zara sị ya, “Nʼihi na amaara m ihe ọjọọ ị ga-eme ụmụ nʼoge dị nʼihu. Ị ga-akpọ obodo niile ha e wusiri ike ọkụ, jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha. Ị ga-atụpịa ụmụntakịrị na-aṅụ ara, bọwakwaa afọ ndị inyom dị ime.” Hazael sịrị, “Olee otu ọrụ gị, bụ nkịta efu, ga-esi nwee ike imezu ihe ukwuu a?” Ịlaisha zara, “Onyenwe anyị egosila m na ị ga-abụ eze .” Mgbe , si nʼebe Ịlaisha nọ laa, ọ bịakwutere nna ya ukwu. Mgbe - jụrụ ya sị, “Gịnị ka Ịlaisha gwara gị?” zara sị, “Ọ gwara m na ị ga-esi nʼọrịa bilie.” Ma nʼechi ya, Hazael chịịrị akwa na-egbo oyi, banye ya na mmiri jiri ya baa nʼebe eze dina, gbasaa ya nʼihu eze, tutu ruo mgbe ọ nwụrụ. Emesịa, Hazael ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Nʼafọ nke ise nke ọchịchị nwa eze , mgbe bụ eze , ka nwa malitere ọchịchị ya dịka eze . Ọ dị iri afọ atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịbụ eze, ọ chịrị afọ asatọ na . O soro ụzọ ndị eze dịka ụlọ mere, nʼihi na ọ lụrụ ada . O mere ihe dị njọ nʼanya anyị. Ma nʼagbanyeghị nke a, nʼihi ohu ya bụ anyị achọghị ibibi . Nʼihi na o kwere nkwa ime ka oriọna dịịrị na ụmụ ụmụ ruo mgbe ebighị ebi. Nʼoge bụ eze, ka Edọm si nʼokpuru nupu isi, họpụtara onwe ha eze. Ya mere, Jehoram duuru ụgbọ agha ya niile gaa nʼobodo Zaịa. O biliri nʼabalị tigbuo ndị Edọm ahụ gbara ya na ndị ọchịagha ụgbọ agha ya gburugburu; ma ndị agha ya gbaghachiri azụ, laa nʼụlọ ha. Ya mere, Edọm ka na-enupu isi megide , ruo taa. Obodo nupukwara isi nʼotu oge ahụ. Akụkọ ihe niile mere, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze mere nʼụbọchị ndụ ha? Joram sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri nna ya ha nʼobodo . Ahazaya nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Nʼafọ nke iri na abụọ nke ọchịchị nwa , bụ eze , ka nwa , bụ eze malitere ịchị. Ahazaya gbara iri afọ abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịbụ eze, ọ chịrị otu afọ na . Aha nne ya bụ , nwa nwa , eze O soro ụzọ niile nke ndị ezinaụlọ , mee ihe dị njọ nʼanya anyị dịka ezinaụlọ mere, nʼihi na ọ lụrụ nwanyị si nʼezinaụlọ . Ahazaya sooro nwa , gaa ibuso eze agha na ọt . Ndị merụrụ ahụ. Ya mere, eze lọghachitere na , ka a gwọọ ya mmerụ ahụ ndị merụrụ ya na ọt, nʼagha nke ya na eze lụrụ. Mgbe ahụ, Ahazaya nwa eze , gara ileta nwa , nʼihi na e merụrụ ya ahụ.
Every verse in 2 Kings 8
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.