2 Samuel
2 Samuel 10
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
2 Samuel 10 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ihe ndị a gasịrị, eze ndị Amọn nwụrụ. Hanọn nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Mgbe ahụ, Devid chere sị, “Aga m egosi ọn nwa obi ebere dịka nna ya si gosi m obi ebere.” Ya mere, Devid zipụrụ ndị ozi ka ha gaa kasịe ya obi nʼihi ọnwụ nna ya. Mgbe ndị ikom rutere nʼala ndị Amọn, ndịisi ala Amọn sịrị ọn bụ onyenwe ha, “Ị na-eche na na-akwanyere nna gị ụgwụ site na izite ndị ozi ya ka ha bịa kasịe gị obi? Ọ bụ na eziteghị ha ịbịakwute gị, naanị ka ha bịa mee nledo nʼobodo a, nyochapụta ya ma kwatuo ya?” Nʼihi nke a, Hanọn jidere ndị ozi nʼike, kpụchapụ otu mpaghara afụọnụ nwoke ọbụla, bipụkwa uwe mwụda ha nʼetiti ike ha, zilaga ha. Mgbe a gwara ihe mere, o zipụrụ ndị ozi ka ha gaa zute ndị ikom ahụ, nʼihi na e mere ha ihe ihere nʼebe ọ dị ukwuu. Eze sịrị, “Nọdụnụ na ruo mgbe afụọnụ unu tolitere, mgbe ahụ unu ga-alọta.” Ma mgbe ndị Amọn chọpụtara na ha abụrụla ihe ịsọ oyi nʼebe nọ, ha gara goo iri puku ndị agha abụọ ji ụkwụ eje site nʼ, Bet- nakwa . Ha gokwara eze ya na puku ndị ikom, tinyekwara iri puku ndị ikom na puku abụọ ọzọ site nʼala . Mgbe nụrụ nke a, o zipụrụ na ndị agha ya niile bụ dike na dimkpa nʼagha. Ndị Amọn pụtara doo onwe ha nʼusoro ibu agha, nʼọnụ ụzọ ama nke obodo ha. Ma ndị , ndị si na , na ndị ikom na , nọpụrụ onwe ha na mbara ala. Mgbe hụrụ na agha dị megide ya nʼihu na azụ, ọ họpụtara ụfọdụ ndị ọkachamara site nʼetiti ndị agha , doo ha nʼusoro izute ndị . O tinyere ndị ikom fọdụrụ nʼokpuru ọchịchị , nwanne ya, zipụkwa ha izute ndị Amọn nʼagha. sịrị, “Ọ bụrụ na ndị agha akarịa m ike, pụta bịa nyere m aka; ma ọ bụrụkwanụ na ndị Amọn akarịa gị ike, aga m apụta bịa napụta gị. Nwee obi ike, ka anyị lụọ ọgụ a dịka ndị dị ike, nʼihi ndị anyị, na obodo niile nke anyị. Ka anyị meekwa ihe dị mma nʼanya ya.” Mgbe ahụ, na ndị agha so ya bịara nso ibuso ndị agha, ha sitere nʼihu ha gbapụ ọsọ. Mgbe ndị Amọn hụrụ ka ndị na-agbapụ ọsọ, ha onwe ha gbakwara ọsọ nʼihu , gbaba nʼime obodo. Ya mere, sitere nʼịlụso ndị Amọn agha lọghachi, bịa na . Mgbe ndị hụrụ na ndị tigburu ha; ha lara, chịkọtaa onwe ha ọnụ. Hadadeza mere ka a kpọta ndị site nʼofe ọzọ nke . Ha gara , ha na ọchịagha ndị agha , a na-akpọ , onye na-edu ha. Mgbe a gwara banyere nke a, ọ chịkọtara ndị niile, gafee Jọ, jeruo . Ndị doro usoro agha ha izute , lụsokwaa ya agha. Ma ha sitere nʼihu ndị gbaa ọsọ, Devid gburu narị ndị ikom asaa na-anya ụgbọ agha nke ịnyịnya na-adọkpụ. Gbukwaa iri puku ndị agha anọ na-eji ụkwụ eje. O tidara , bụ ọchịagha ndị agha ha, ọ nwụọ nʼebe ahụ. Mgbe ndị eze niile nọ nʼokpuru ọchịchị hụrụ na etigbuola ha, ha mere ka ha na ndị dịrị nʼudo, bụrụkwa ndị nọ nʼokpuru ha. Ya mere, ndị tụrụ egwu inyere ụmụ Amọn aka ọzọ.
Every verse in 2 Samuel 10
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.