Acts

Acts 3

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Acts 3 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Otu ụbọchị na Jọn na-aga nʼụlọnsọ ukwu ikpe ekpere nʼoge ekpere nʼelekere atọ nke ehihie. Ma otu nwoke dara ngwụrọ site nʼafọ nne ya ka a na-ebute nʼọnụ ụzọ ama nke ụlọnsọ ukwu ahụ ụbọchị niile ka ọ na-arịọ ndị na-aba nʼime ụlọnsọ ukwu ahụ arịrịọ. Aha ọnụ ụzọ ama ahụ bụ ọnụ ụzọ ama ọma. Mgbe ọ hụrụ na Jọn ka ha na-achọ ịba nʼụlọnsọ ukwu ahụ, o bidoro ịrịọ ha arịrịọ. Ma na Jọn legidere ya anya, Pita sịrị, “Lee anyị anya.” O legidere ha anya chee na ha ga-enye ya onyinye. Ma sịrị, “Enweghị m ọlaọcha maọbụ ọlaedo ma ihe m nwere ka m na-enye gị. Nʼaha ọs ịst onye bilie ọtọ gawa ije.” O jidere ya aka nʼaka nri ya, nyere ya aka selite ya elu, ngwangwa, ụkwụ ya na nkwonkwo nke akwara ụkwụ ya nwetara ike. Ọ wụliri elu nʼụkwụ ya, bido ịga ije. O soro ha baa nʼụlọnsọ ukwu ahụ, ya na-aga, ya ana-awụlị elu, na-etokwa . Mmadụ niile hụrụ ya ka ọ na-agagharị na-eto , ha ghọtara na ọ bụ ya bụ onye ahụ na-anọ nʼọnụ ụzọ ama ụlọnsọ ukwu ahụ, nke a na-akpọ ọnụ ụzọ ama ọma na-arịọ arịrịọ. Ọ gbagwojuru ha anya nke ukwuu, gbakwa ha gharịị ihe mere ya. Ma dị ka o jidere na Jọn aka, ndị mmadụ niile jiri mgbagwoju anya gbara ọsọ bịakwute ha nʼakụkụ ụlọnsọ ahụ ebe a na-akpọ mgbe ụlọ ọn. Mgbe hụrụ nke a, ọ gwara igwe mmadụ ahụ, “Ndị , gịnị mere ihe a ji eju unu anya? Gịnị mere unu ji ele anyị anya dịka a ga-asị na ọ bụ site nʼike nke anyị maọbụ nʼịdị nsọ anyị ka anyị jiri mee ka nwoke a gawa ije? Chineke nke , nke Aịzik na nke ọb, Chineke nke nna anyị ha, ebuliela onye na-ejere ya ozi, bụ ọs elu, onye unu nyefere ka e gbuo, ma gọnarịkwa ya nʼihu , nʼagbanyeghị na o kpebiri ịhapụ ya ka ọ laa. Unu gọnarịrị onye ahụ dị nsọ bụrụkwa onye ezi omume, ma rịọ ka a hapụrụ unu ogbu mmadụ. Unu gburu onye ahụ na-enye ndụ, ma akpọlitela ya site nʼọnwụ. Anyị bụ ndị akaebe ihe ndị a. Ọ bụ site nʼokwukwe nʼaha ya, ọ bụ aha ya naanị mere nwoke a ka ọ dị ike onye nke unu na-ahụ ma marakwa. Okwukwe nʼime ọs mere ka ahụ ya zuo oke nʼihu unu niile. “Ugbu a ụmụnna m, amaara m na unu kpara agwa na-amaghị ama, dịka ndị ndu unu sikwara kpaa. Ma siri otu a mezuo ihe o kwuru site nʼọnụ ndị amụma niile na ịst ya aghaghị ịhụ ahụhụ. Ya mere, chegharịanụ ugbu a ma lọghachikwutekwanụ , ka e nwee ike ihichapụ mmehie unu, ka enyekwa unu ntute nke ime mmụọ nke sitere nʼihu anyị, ma zitekwara unu ịst ahụ, bụ onye ahọpụtara nye unu, nke bụ ọs. Onye eluigwe na-aghaghị ịnabata tutu ruo oge ahụ ga-eweghachi ihe niile nʼọnọdụ ha, dịka o kwere na nkwa nʼogologo oge gara aga site nʼọnụ ndị amụma ya dị nsọ. Mosis sịrị, ‘Onyenwe anyị bụ ga-eme ka onye amụma ga-adị ka m biliere unu site nʼetiti ụmụ nne unu, unu aghaghị ige ntị nʼihe niile ọ ga-agwa unu. Onye ọbụla jụrụ ige onye amụma ahụ ntị, ka a ga-ekewapụ kpamkpam site nʼetiti ndị ya ma bibiekwa ya.’ “Nʼezie ndị amụma niile site na na ndị ọzọ so ya nʼazụ, bukwara amụma banyere ụbọchị ndị a. Ma unu bụ ndị nketa nke ndị amụma, nakwa nke ọgbụgba ndụ ahụ na nna nna unu gbara, mgbe ọ gwara , ‘Site na mkpụrụ gị ka a ga-agọzi mba niile nke ụwa.’ Mgbe kpọlitere onyeozi ya, o buuru ụzọ zitere unu ya, ka ọ gọzie unu site nʼime ka onye ọbụla nʼime unu chegharịa site nʼụzọ ọjọọ ya.”

Every verse in Acts 3

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00