Deuteronomy

Deuteronomy 11

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Deuteronomy 11 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Hụ anyị bụ gị nʼanya, na-edebezukwa ikpe ya na ụkpụrụ ya na ihe niile o nyere nʼiwu. Chetanụ taa na ọ bụghị ụmụ unu, kama ọ bụ unu onwe unu jiri anya unu hụ ịdọ aka na ntị anyị unu. Ọ bụ unu hụrụ ịdị ukwuu ya, ịdị ike ya, ịrụsị ọrụ ike nke ike ya, ihe ịrịbama ya niile na ihe niile o mere nʼ, otu o si megide eze na ndị ala niile. Unu hụrụ ihe o mere ndị agha na ịnyịnya ha, na ụgbọ agha ha. Otu o si mee ka ha laa nʼiyi nʼime , mgbe ha na-achụ unu ọsọ, na otu anyị si wetara ha ịla nʼiyi ebighị ebi. Ọ bụghị ụmụ unu hụrụ ihe o meere unu nʼoge ahụ niile unu nọ nʼọzara tutu unu erute nʼebe a, na ihe o mere na , ụmụ , ndị si nʼebo , otu ala si meghee ọnụ ya loda ha, ha na ezinaụlọ ha, ụlọ ikwu ha na ihe ọbụla nke dị ndụ ha nwere nʼetiti niile. Ma ọ bụ anya unu hụrụ oke ihe ịtụnanya ndị a niile anyị mere. Lezienụ anya debe iwu ndị a m na-enye unu taa, ka unu nwee ike, baa bichikwaa ala ahụ unu na-agafe Jọ inweta, ka unu bie ogologo ndụ nʼime ala ahụ anyị ṅụrụ nʼiyi inye nna nna unu ha, na ụmụ ụmụ ha, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya. Nʼihi na ala a unu na-aga ịbanye nʼime ya inweta adịghị ka ala , ebe unu si pụta, ebe ị na-agha mkpụrụ gị, were ụkwụ tụwara mmiri ụzọ, dịka a na-eme nʼubi akwụkwọ nri. Ma ala unu na-agafe Jọ inweta bụ ala nwere ugwu na ndagwurugwu, nke na-aṅụ mmiri ozuzo si nʼeluigwe. Ọ bụ ala nke anyị unu nʼonwe ya na-elekọta! Site nʼụbọchị ruo nʼụbọchị, sitekwa na mbido afọ ruo nʼọgwụgwụ afọ, anya ya adịghị apụ na ya. Ya mere, ọ bụrụ na unu ga-eji ntụkwasị obi rube isi nʼiwu ya niile, nke m na-enye unu taa, ọ bụrụkwa na unu ga-eji obi unu niile na mmụọ unu niile hụ anyị unu nʼanya, ọ bụrụkwa na unu ga-efe ya ofufe, ọ ga na-ezite mmiri ozuzo nʼoge ya, mmiri ozuzo nke mbụ na nke ikpeazụ, nke ga-eme ka ọka unu mịa mkpụrụ hiri nne, ka unu nwee ọtụtụ vaịnị, nweekwa mmanụ oliv. Ọ ga-eme ka anụ ụlọ gị nwee ahịhịa ha ga-ata, gị onwe gị ga-enwekwa ihe oriri dị ukwuu. Afọ ga-ejukwa gị nʼihe i nwere. Ma lezienụ anya, ka ahapụ ịrafu obi unu mee ka unu wezuga onwe unu, bido ife chi ndị ọzọ ofufe, kpọọkwa isiala nye ha. Mgbe ahụ, iwe anyị ga-adị ọkụ nʼebe unu nọ, ọ ga-agbachi eluigwe, mmiri agaghị ezo, ala agaghị epupụtakwa ihe ubi, unu ga-alakwa nʼiyi nʼotu ntabi anya, nʼezi ala ahụ anyị na-enye unu. Meenụ ka okwu m ndị a dịgide nʼobi unu na nʼime mmụọ unu. Keenụ ha dịka ihe ịrịbama nʼelu aka unu, kekwasịkwa ha dịka ihe ncheta nʼegedege ihu unu. Kuzierenụ ha ụmụ unu, na-ekwu ihe banyere ha mgbe ị na-anọdụ nʼụlọ gị, na mgbe ị na-aga nʼokporoụzọ, mgbe ị na-edina ala na mgbe i si nʼihe ndina bilie. Dee ha nʼelu ibo ọnụ ụlọ gị na nke ọnụ ụzọ ama gị. Ka ụbọchị ndụ unu na nke ụmụ unu dị ogologo nʼala ahụ unu na-aga ibi nʼime ya, nke anyị kwere nna unu na nkwa. Dịka ogologo ụbọchị niile ha nke eluigwe dị nʼelu, ụwa dịkwa nʼokpuru ya. Ọ bụrụ na unu elezie anya debe iwu niile m na-enye unu taa, na-ahụkwa anyị unu nʼanya, na-eso ụzọ ya, na-adaberekwa na ya, Onyenwe anyị ga-achụpụ mba niile bi nʼala ahụ unu na-aga inweta, unu ga-anapụkwa ha ala ahụ, ọ bụladị na ha buru ibu, siekwa ike karịa unu. Ebe ọbụla unu zọnyere ụkwụ unu nʼala ahụ aghọọla nke unu, site na ndịda ruo ọn, sitekwa nʼ ruo ịa. Ha ga-abụ nke unu. Ọ dịghị onye ọbụla pụrụ imegide unu nʼihi na anyị unu ga-emenye ha egwu na ụjọ nʼafọ nʼụzọ ọbụla unu na-aga, dịka o kwere na nkwa. Lee, taa, ana m eche nʼihu unu ngọzị anyị na ọbụbụ ọnụ. Ngọzị ga-adịrị unu ma ọ bụrụ na unu edebe iwu anyị unu, nke m na-enye unu taa. Nkọcha ahụ ga-adị ma ọ bụrụ na unu ajụ irube isi nye iwu niile nke anyị, bụ unu, wezuga onwe unu nʼụzọ ahụ nke m nyere unu nʼiwu taa site nʼịgbaso chi ndị ọzọ, nke unu na-amaghị. Mgbe anyị unu mere ka unu nweta ala ahụ, a ga-esite nʼelu ugwu kwupụta ngọzị ga-adịrị unu, a ga-esitekwa nʼelu ugwu kwupụta ọbụbụ ọnụ ga-adakwasị unu. Gerizim na bụ ugwu dị nʼofe Jọ, nʼakụkụ okporoụzọ dị nʼọdịda anyanwụ. Ọ dị nso nʼebe osisi ukwu ndị ahụ toro na , nʼala ndị ahụ bi nʼ, nʼakụkụ . Nʼihi na unu na-aga ịgafe osimiri Jọ, ịbanye nweta ala ahụ anyị unu na-enye unu. Mgbe unu nwetara ya biri nʼime ya, hụnụ na unu rubere isi debe iwu niile na ụkpụrụ niile m na-eche nʼihu unu taa.

Every verse in Deuteronomy 11

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00