Exodus

Exodus 1

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Exodus 1 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom , ndị sooro ọb gaa biri nʼala , onye ọbụla nʼime ha kpọ ezinaụlọ ya. Ruben, Simiọn, Livayị na ; Isaka, Zebụlọn na ; , na ị; na . Ọnụọgụgụ ụmụ ọb ndị sooro ya gaa biri nʼ dị iri mmadụ asaa. Ma nọrịị nʼ. Emesịa, Josef na ụmụnne ya niile nwụrụ, ma ọgbọ ahụ niile nwụkwara. Ma ihe gaara ụmụ ụmụ nke ọma, ha mụbara, dị ukwuu nʼọnụọgụgụ, jupụta ala ahụ niile. Ma mgbe eze ọhụrụ nke na-amaghị malitere ịchị ọchịchị nʼala , ọ sịrị ndị ya, “Lee, ndị abaala ụba nke ukwuu nʼọnụọgụgụ dịkwa ike karịa anyị. Ngwanụ, ka anyị were amamihe meso ha mmeso ọjọọ, ma ọ bụghị otu a, ha ga-amụba karịa, mgbe agha ga-adapụta nʼetiti anyị na ndị iro anyị, ha ga-esoro ndị iro anyị lụso anyị agha, site nʼala a gbapụ.” Nʼihi nke a, ha tinyere ndịisi ohu ga na eledo ha, bụ ndị ga-eji ọrụ mmanye kpagbuo ha. Ha wuuru obodo ọm na , ebe ọ na-echekwa ihe. Ma dịka a na-ata ụmụ ahụhụ na-eleghị anya nʼazụ, otu a kwa ka ụmụ gara nʼihu na-amụba nʼọnụọgụgụ na-agbasakwa. Nke a mere ka ndị tụọ ndị egwu. Ha ji oke ọrụ mekpaa ụmụ ahụ nke ukwuu, mee ka ndụ ụmụ bụrụ ndụ jupụtara nʼihe ilu. Ha nyere ha ọrụ ike nke ịkpụ brik na ụrọ, tinyere ọrụ dị iche iche nʼubi ha. Nʼime ọrụ niile ha na-arụ, ndị mesiri ha ike nke ukwuu. Mgbe ahụ kwa, eze gwara ndị inyom na-aghọ nwa, ndị aha ha bụ na sị, “Mgbe ọbụla unu na-aghọ nwa ndị inyom , unu lezie anya nʼokwute e ji amụ nwa, ọ bụrụ nwoke, gbuonụ ya, ma ọ bụrụkwanụ nwanyị, hapụnụ ya ka ọ dịrị ndụ.” Ma ndị inyom ndị a na-aghọ nwa emeghị ihe eze gwara ha, nʼihi na ha tụrụ egwu . Kama ha hapụrụ ụmụ ndị ikom ndị a ndụ. Emesịa, eze kpọrọ ndị inyom abụọ ahụ jụọ ha sị, “Gịnị mere unu ji nupu isi nʼiwu m nyere unu site nʼịhapụ igbu ụmụntakịrị ndị ikom a mụrụ, dịka m gwara unu?” Ndị inyom ahụ zara sị, “Ndị inyom na-adị ike karịa ndị inyom nʼịmụ nwa. Ha na-amụpụtacharị ụmụ ha tupu anyị erute.” Ya mere, Chineke gọziri ndị inyom ndị ahụ na-aghọ nwa. Ụmụ gara nʼihu na-amụba, ghọọ mba dị ukwuu. Chineke nʼonwe ya, nyekwara ndị inyom ahụ na-aghọ nwa ezinaụlọ nke aka ha nʼihi na ha tụrụ egwu . Mgbe ahụ, Fero nyere ndị ya niile iwu a, “A ga-atụnye ụmụntakịrị ndị ikom niile a mụrụ ọhụrụ nʼime osimiri Naịl, ma a ga-edebe ụmụntakịrị ọhụrụ bụ ndị inyom ndụ.”

Every verse in Exodus 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00