Exodus
Exodus 11
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Exodus 11 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Onyenwe anyị gwara , “Aga m ewetara na otu ihe otiti ọzọ. Mgbe nke a gasịrị, ọ ga-ekwe ka unu si nʼebe a pụọ. Nʼeziokwu, ọ ga-eji aka ya chụpụ unu nʼala ya. Gwa nwoke na nwanyị ọbụla ka ha jikere. Ha rịọọ ndị agbataobi ha bụ ndị , ka ha nye ha ihe ọbụla e ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ.” Onyenwe anyị mere ka ụmụ nweta ihuọma nʼebe ndị , na ndị agbataobi ha nọ. Nke ka nke, Mosis ghọrọ onye a na-asọpụrụ nʼetiti ndị ozi na nʼihu ndị niile. Ya mere, Mosis sịrị, “Ihe a ka anyị kwuru, ‘Nʼihe dịka nʼetiti abalị taa, aga m agafe nʼime ala niile. Mgbe nke a na-eme, ndị ikom niile e bụ ụzọ mụọ nʼala ga-anwụ, site nʼọkpara , onye nọ ugbu a nʼocheeze ya, ruo nʼọkpara ohu onye nwanyị na-akwọ ihe na nkume ịkwọ nri, na ụmụ ehi niile e bụ ụzọ mụọ. Mgbe nke a mere, iti mkpu akwa dị ukwuu ga-adị nʼala , ụdị ga-ada nʼala niile nke na-adịbeghị nʼala , ụdị iti mkpu akwa nke na-agaghị adịkwa ọzọ. Ma nʼebe ụmụ nọ, nkịta agaghị agbọ nwoke maọbụ nwanyị maọbụ anụmanụ ọbụla ụja.’ na nke a, ị ga-amata na anyị na-akpa oke nʼetiti ndị na ndị . Ndị ọchịchị gị ndị a ga-abịa gbuo ikpere rịọọ m sị m, ‘Biko kpọrọ ndị gị pụọ nʼobodo anyị.’ ha mesịrị nke a, aga m apụ.” were mgbe o si nʼụlọ na-apụta. Onyenwe anyị agwalarị sị ya, “Fero agaghị ege gị ntị. Nke a ga-enye m ohere ime ọtụtụ ihe ebube dị iche iche nʼ.” Ọ bụ ezie na na Erọn mere ihe ebube ndị a nʼihu , ma anyị mere ka obi sie ike, ka ọ hapụ ikwe ka ụmụ si nʼala ya pụọ.
Every verse in Exodus 11
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.