Haggai

Haggai 1

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Haggai 1 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ozi anyị, nke rutere onye amụma, nke o ziri nwa , onye na-achị , na nwa , onyeisi nchụaja. Ozi a rutere ya nʼafọ nke abụọ nke ọchịchị eze ọs, nʼụbọchị nke mbụ nʼọnwa nke isii. Ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu, “Ndị a na-asị, ‘Nʼoge ahụ erubeghị mgbe anyị ga-ewu ụlọnsọ ukwu anyị.’ ” Mgbe ahụ, okwu anyị bịara site nʼọnụ , onye amụma na-asị, “Nke a ọ bụ oge unu onwe unu ji ebi nʼụlọ unu e ji osisi machie, mgbe ụlọnsọ ukwu a nọgidere na-adakpọsị?” Ugbu a, ihe a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu, “Lezienụ ụzọ unu anya. Unu na-agha mkpụrụ, ma na-enweta naanị ihe ntakịrị. Unu na-eri nri, ma ihe unu na-eri adịghị ezuru unu. Unu na-aṅụ ihe ọṅụṅụ ma unu adịghị aṅụju afọ ka o si mmasị unu. Unu na-eyikwasị onwe unu uwe, ma ọ dịghị achụ unu oyi. Unu na-anata ụgwọ ọrụ, maọbụ nʼakpa puru epu ka unu na-etinye ya.” Ihe a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu, “Chezienụ echiche banyere ndụ unu. Jeenụ nʼelu ugwu, wedata osisi, jiri ya wuo ụlọnsọ ukwu ahụ. Mgbe ahụ, obi ga-atọ m ụtọ na ya, a ga-asọpụkwara m nʼebe ahụ.” Ọ bụ ihe anyị kwuru. “Unu na-ele anya ihe ukwu, ma lee, ọ bụ naanị ihe ntakịrị ka ọ pụtara. Mgbe unu welatara ha nʼụlọ, a fụfụsiri m ha niile. Nke a ọ bụ nʼihi gịnị?” a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwupụtara. “Ọ bụ nʼihi na ụlọnsọ ukwu m, nke nọgidere na-abụ mkpọmkpọ ebe, ma onye ọbụla nʼime unu na-agba mbọ ịrụ naanị ihe gbasara ụlọ nke aka ya. Ya mere, nʼihi unu ka eluigwe ji jide igirigi ha, ala ejidekwala ihe omume nke ubi. Akpọọla m ka okpomọkụ bịakwasị nʼala ubi niile nakwa nʼelu ugwu niile, nʼelu ọka na mmanya ọhụrụ, mmanụ oliv na ihe niile nke ala na-emepụta. Ka ọ bịakwasị mmadụ na anụmanụ niile, nakwa ihe niile unu dọgburu onwe unu nʼọrụ inweta.” Mgbe ahụ, Zerubabel nwa , na nwa , onyeisi nchụaja, na ndị niile fọdụrụ, ṅara ntị nʼolu anyị ha, na nʼozi onye amụma, dịka anyị ha zitere ya. Ndị niile tụkwara egwu anyị. Mgbe ahụ , onyeozi anyị, ziri ndị mmadụ ahụ niile ozi anyị, sị: “Mụ onwe m nọnyeere unu,” otu a ka anyị kwupụtara. Ya mere, Onyenwe anyị kwaliri mmụọ nwa , onye na-achị , na mmụọ nwa , onyeisi nchụaja na mmụọ ndị niile ahụ fọdụrụ nʼala ahụ. Ha niile bịara bido ọrụ nʼụlọnsọ ukwu anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ ha, nʼụbọchị nke iri abụọ na anọ, nʼọnwa nke isii. Ọ bụ nʼafọ nke abụọ, nke ọchịchị eze ọs,

Every verse in Haggai 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00