Hosea
Hosea 11
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Hosea 11 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
“Mgbe bụ nwantakịrị, ahụrụ m ya nʼanya, ọ bụkwa site nʼ ka m kpọpụtara nwa m. Ma dịka m na-akpọ ha, otu a ka ha na-aga nʼebe dị anya site nʼebe m nọ. Ha chụrụ aja, surekwa aja ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nye arụsị dị iche iche. Ọ bụ mụ onwe m kuziiri otu e si aga ije, ejidere m ha nʼaka m abụọ, ma ha amaghị na ọ bụ mụ onwe m gwọrọ ya. Eji m ụdọ nke mmadụ bụ ebere, na ịhụnanya duo ya. Adịrị m ha dịka onye nʼebuli ibu arọ site nʼolu ha, ehulatakwara m ala, were aka m tinye ha nri nʼọnụ. “Ọ bụ na ha agaghị alaghachi azụ nʼ, Asịrịa ọ gaghị abụ eze ha, nʼihi na ha ajụla ịlọghachikwute m? Mma agha ga-efegharị nʼobodo ha niile, ọ ga-eripịa ndị nchụaja na-agba afa, ọ ga-eripịakwa nzube ọjọọ ha niile. Ndị m ekpebiela nʼobi ha ịhapụ m. Nʼagbanyeghị na ha na-akpọ m nke kachasị ihe niile elu, ma mụ onwe m agaghị ebuli ha elu nʼụzọ ọbụla. “M ga-esi aṅaa rara gị nye, gị ? M ga-esi aṅaa rara gị nye, gị ? M ga-esi aṅaa mee gị ka ịdị ka ? M ga-esi aṅaa meso gị dịka ? Obi m na-akwasị akwa ike nʼime m; ọ na-agụsị m agụụ ike inyere unu aka. Agaghị m emezu iwe ọkụ m maọbụ bibiekwa ọzọ. Nʼihi na abụ m , abụghị m mmadụ. Abụ m Nsọ na-ebi nʼetiti unu. Agaghị m emegidekwa obodo ha. Nʼihi na ha ga-agbaso anyị. Ọ ga-agbọkwa ụja dịka ọdụm. Mgbe ọ gbọrọ ụja, ụmụ ya ga-eji ịma jijiji site nʼakụkụ ọdịda anyanwụ bịakwute ya. Dịka igwe nnụnụ ka ha ga-ama jijiji bịa site nʼ, dịka nduru ka ha ga-efelata site nʼAsịrịa. Aga m eme ka ha biri nʼụlọ ha ọzọ,” otu a ka anyị kwupụtara. Ifrem e jirila okwu ụgha gbaa m gburugburu, ezinaụlọ e jirila aghụghọ na-emeso m omume, ma nọsịrị ike nʼekweghị nchịkọta nʼebe nọ, ọbụladị megide Nsọ ahụ nke kwesiri ntụkwasị obi.
Every verse in Hosea 11
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.