Jeremiah 24:5

““Ihe ndị a ka Onyenwe anyị, bụ Chineke Izrel kwuru: Ndị ahụ m mere ka e si na Juda dọta nʼagha, ndị e buuru gaa nʼala Kaldịa dị m dịka mkpụrụ osisi fiig ndị a mara mma.”

Jeremiah 24:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 10 in Jeremiah chapter 24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Jeremiah 24 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Emesịa, Onyenwe anyị gosiri m nkata fiig abụọ, nke a dọbara nʼihu ụlọnsọ anyị. Nʼoge a, Nebukadneza eze ọn esitelarị na dọkpụrụ nwa , eze , na ndịisi , na ndị ọka, na ndị ụzụ, mee ka ha gaa biri na ọn, nke dị na mba ọzọ. Otu nkata nwere mkpụrụ fiig mara mma, dịka ndị ahụ na-ebu ụzọ acha, nkata nke ọzọ nwere mkpụrụ fiig nke jọrọ njọ, ha jọrọ njọ na mmadụ enweghị ike ịracha ha. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị jụrụ m ajụjụ sị m, “Jeremaya, gịnị ka ị hụrụ?” m sị ya, “Ahụrụ m mkpụrụ fiig. Ụfọdụ dị nnọọ ezi mma, ma ndị ọzọ jọrọ njọ. Ha adịghịkwa mma nracha.” Mgbe ahụ, okwu anyị ruru m ntị, sị, “Ihe ndị a ka anyị, bụ kwuru: Ndị ahụ m mere ka e si na dọta nʼagha, ndị e buuru gaa nʼala ịa dị m dịka mkpụrụ osisi fiig ndị a mara mma. Anya m ga-adịkwasị ha nʼahụ ịhụ na ihe gaara ha nke ọma. Aga m akpọghachitekwa ha nʼala a. Aga m ewulikwa ha elu ghara ikwada ha; Aga m akụ ha dịka osisi ghara ihopu ha. Aga m enye ha ụdị obi ha ga-eji mata m, na m bụ anyị. Ha ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa ha. Nʼihi na obi ha niile ka ha ga-eji lọghachikwute m. “ ‘Ma dịka fiig ọjọọ ndị a, bụ ndị dị njọ nke ukwuu na-enweghị ike iri ha eri,’ anyị sịrị, ‘otu a ka m gaa emeso , eze , na ndịisi ọchịchị ya, na ndị ahụ niile fọdụrụ ndụ na , ma ha bi nʼime ya, maọbụ biri nʼ. Aga m eme ka ha ghọọrọ alaeze niile nke ụwa ihe ịsọ oyi, na ihe na-eweta obi ọjọọ. Ha ga-aghọ ihe ịta ụta, na ihe e ji akọ akụkọ, na ihe nkọcha na ihe ịbụ ọnụ nʼebe ọbụla m mere ka ha gaa biri. Aga m ezigakwa mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe nʼetiti ha, tutu ruo mgbe e mere ka ha gwụsịa nʼelu ala ahụ nke m nyere ha, nyekwa ndị bụ nna nna ha.’ ”

Every verse in Jeremiah 24

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00