Jeremiah 28:12
“Mgbe Hananaya bụ onye amụma gbajisiri ịyagba ahụ Jeremaya, onye amụma nyanyere onwe ya nʼolu, okwu Onyenwe anyị ruru Jeremaya ntị sị ya,”
Jeremiah 28:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 12 of 17 in Jeremiah chapter 28 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Jeremiah 28 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
O ruo, nʼọnwa nke ise nke otu afọ ahụ, nke bụ afọ nke anọ, na mmalite ọchịchị eze , Hananaya, nwa , onye amụma si ọn, gwara m okwu nʼụlọnsọ anyị nʼihu ndị nchụaja na ndị mmadụ si m. “Ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ kwuru, ‘Aga m agbaji agbụ nke eze ọn. Tupu afọ abụọ agabiga, aga m esi ọn bulata ihe ndị ahụ niile eze ọn si nʼụlọnsọ anyị bupụ bulaa ọn. Aga m akpọlatakwa nwa , na ndị niile ọzọ e si na dọta nʼagha bulaa ọn, nʼihi na aga m agbaji agbụ ahụ eze ọn nyanyere ha nʼolu.’ ” a ka anyị kwubiri. Mgbe ahụ, Jeremaya onye amụma zara onye amụma nʼihu ndị nchụaja na ndị mmadụ niile guzo nʼụlọnsọ anyị Jeremaya onye amụma sịrị, “Amen! Ka anyị mezuo okwu amụma a i buru site na ibughachite ngwongwo ụlọ anyị na ịkpọghachite ndị niile e mere ka ha si nʼebe a gaa biri na ọn. Ma gee ntị nụrụ ihe m ga-ekwu nʼihu gị na nʼihu ndị a niile guzo nʼebe a. Site na mgbe ochie, ndị amụma ahụ bu mụ na gị ụzọ ebuola amụma banyere agha na mbibi na ọrịa na-efe efe megide ọtụtụ obodo dị iche iche, na ọtụtụ alaeze dị iche iche. Ma ihe e ji amata na ọ bụ anyị nʼezie, zitere onye amụma buru amụma kwuo na udo ga-adị, bụ naanị ma ọ bụrụ na amụma ya emezuo.” Mgbe ahụ, Hananaya bụ onye amụma yipụrụ agbụ ahụ o yikwasịrị onwe ya nʼolu gbajie ya. Ọ sịrị nʼihu ọha mmadụ ahụ niile, “Nke a ka anyị kwuru: ‘Ọ bụ nʼotu aka ahụ ka m ga-agbajipụkwa agbụ ịyagba , eze ọn nyanyere nʼolu mba niile tupu afọ abụọ agabiga.’ ” o kwuru otu a, Jeremaya onye amụma hapụrụ ebe ahụ laa. Mgbe bụ onye amụma gbajisiri ịyagba ahụ , onye amụma nyanyere onwe ya nʼolu, okwu anyị ruru ntị sị ya, “Gaa gwa okwu sị ya, ‘Ihe ndị a ka anyị kwuru: Ị gbajiela agbụ e ji osisi mee, ma nʼọnọdụ ya ihe ị ga-enweta bụ agbụ igwe. Ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ , kwuru. Aga m anyanye mba ndị a niile agbụ igwe, i mee ka ha fee eze ọn. Ha ga-efekwa ya. Aga m enyekwa ya ike ọ bụladị nʼebe ụmụ anụ ọhịa dị.’ ” Mgbe ahụ, Jeremaya onye amụma sịrị onye amụma, “Gee ntị, Hananaya! Ọ bụghị anyị zitere gị, ma ị ghọgbuola mba a mee ka ha tụkwasị uche nʼokwu ụgha. Nʼihi nke a, otu a ka anyị kwuru, ‘Ekpebiela m isite nʼụwa wepụ gị. Ị ga-anwụ nʼafọ a, nʼihi na i kwusaala nnupu isi megide anyị.’ ” Nʼọnwa asaa nke afọ ahụ onye amụma nwụrụ.
Every verse in Jeremiah 28
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.