Jeremiah
Jeremiah 42
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Jeremiah 42 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, Johanan nwa , na ndịisi agha ahụ niile, na nwa , na ndị niile, site nʼonye dịkarịsịrị nta ruo nʼonye dịkarịsịrị ukwuu, bịakwutere Jeremaya onye amụma sị ya, “Biko, anyị bịara ịrịọ gị arịrịọ. Kpọkuo anyị gị nʼekpere nʼihi anyị bụ ndị fọdụrụ nʼala a. Ị maara na o nwere oge anyị dị ọtụtụ nʼala a, ma ugbu a anyị dị naanị ole na ole. Kpee ekpere ka anyị gị gosi anyị ihe anyị ga-eme, maọbụ ebe anyị ga-eje.” Jeremaya onye amụma zara sị ha, “Anụla m ihe unu kwuru. Aga m ekpere anyị unu ekpere dịka unu rịọrọ. Mgbe m natara ọsịsa ya, aga m agwakwa unu ihe niile anyị kwuru. O nwekwaghị ihe m ga-ezonarị unu.” Ha sịrị , “Ka anyị bụrụ onyeama eziokwu na nke kwesiri ntụkwasị obi megide anyị, ma ọ bụrụ na anyị emeghị dịka ihe niile anyị bụ gị gwara gị ka ị gwa anyị. Ọ bụ ihe , onye anyị na-eziga gị ka ị jụta ase, kwuru ka anyị ga-eme. Ma ọ dị mma, ma ọ dị njọ. Anyị ga-erubere anyị gị isi, ka ihe gaara anyị nke ọma.” Mgbe ụbọchị iri gasịrị okwu anyị ruru ntị. Nʼihi ya ọ kpọrọ nwa , ndịisi agha ya na ha so na ndị niile, site nʼonye dịkarịsịrị nta ruo nʼonye dịkarịsịrị ukwuu. Mgbe ha bịara, ọ gwara ha okwu sị ha, “Ihe ndị a ka anyị, Chineke , onye unu zigara m ka m wegara arịrịọ unu, sịrị: ‘Ọ bụrụ na unu anọgide nʼala a, aga m ewuli unu elu; agaghị m akwada unu. Aga m akụkwa unu dịka osisi, gharakwa ihopu unu. Nʼihi na ihe ọjọọ ahụ m mere ka ọ bịakwasị unu na-ewute m nke ukwuu. Unu atụla eze ọn egwu, bụ onye unu na-atụ egwu ya ugbu a. Unu atụla ya egwu, otu a ka anyị kwubiri, nʼihi na anọnyeere m unu, aga m azọpụta unu, napụtakwa unu site nʼaka ya. Aga m enwe obi ebere nʼebe unu nọ, si otu a mee ka ya onwe ya nweekwa obi ebere nʼebe unu nọ. Ọ ga-emekwa ka unu nwetaghachikwa ala unu.’ “Ma ọ bụrụ na unu onwe unu asị, ‘Anyị agaghị anọgide nʼala a,’ si otu a nupu isi nʼebe anyị unu nọ; ọ bụrụkwa na unu asị, ‘Mba, anyị ga-aga biri nʼala ebe anyị na-agaghị ahụ agha, maọbụ nụ ụda opi ike, maọbụ nọọ agụụ nʼihi enweghị ihe oriri,’ mgbe ahụ, nụrụnụ okwu anyị, unu ndị fọdụrụ na . Ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ kwuru, ‘Ọ bụrụ na unu anọgidesie ike na mkpebi unu ịga ibiri nʼebe ahụ, ọ bụrụkwa na unu agaa biri nʼ nʼeziokwu, mgbe ahụ, mma agha ahụ unu na-atụ egwu ga-eru unu nʼahụ, ụnwụ ahụ unu na-atụ oke egwu ya ga-esoro unu baa nʼ. Unu ga-anwụkwa nʼebe ahụ. Nʼezie, ndị ahụ niile kpebiri ịga biri nʼ ga-anwụ site na mma agha, na site nʼụnwụ, na site nʼọrịa na-efe efe. O nweghị onye ọbụla nʼime ha ga-afọdụ ndụ, o nweghị onye ọbụla nʼime ha ga-agbanarị ihe ọjọọ ahụ m ga-eme ka ọ bịakwasị ha.’ Ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ kwuru, ‘Dịka iwe m na ọnụma m bụ ihe awụkwasịrị nʼelu ndị bi na , otu a ka m ga-esi wụkwasịkwa unu ọnụma m, mgbe unu ga-aga . Unu ga-aghọ ihe ọbụbụ ọnụ na ihe iju anya, ihe nkọcha na ihe ịta ụta. Unu agakwaghị ahụ ebe a anya ọzọ.’ “Unu bụ ndị fọdụrụ na , lee na anyị agwala unu sị, ‘Unu agala .’ ụ nke ọma na m adọọla unu aka na ntị, na unu mehiere nʼobi unu mgbe unu ziri m sị m jụta anyị unu ase. Mgbe ahụ, unu rịọrọ m sị m, ‘Rịọrọ anyị anyị anyị arịrịọ, gwa anyị ihe niile o kwuru, anyị ga-emekwa ya.’ Agwala m unu taa ihe o kwuru, ma unu ajụla ime ihe ahụ niile anyị unu, bụ onye unu zigara m ka m jekwuru, kwuru. Ya mere, matanụ ya nke ọma taa na unu ga-anwụ site na mma agha, na site nʼụnwụ, na site nʼọrịa na-efe efe, nʼebe ahụ unu chọrọ ịga biri.”
Every verse in Jeremiah 42
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.