Jeremiah 52:27

“Nʼebe ahụ na Ribla, dị nʼobodo Hamat, ka eze nọ nye iwu ka e gbuo ha niile. Ya mere, a dọọrọ Juda nʼagha, mee ka ọ ga biri nʼala ọzọ.”

Jeremiah 52:27 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 27 of 34 in Jeremiah chapter 52 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Jeremiah 52 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Zedekaya gbara iri afọ abụọ na otu mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị dị ka eze na afọ iri na otu. Aha nne ya bụ nwa , onye . O mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị dịka mere. Ọ bụ nʼihi iwe anyị ka ihe ndị a niile ji bịakwasị na . Nʼikpeazụ, o sitere nʼihu ya chụpụ ha. Nʼoge a, Zedekaya nupuru isi nʼokpuru eze ọn. Nʼihi ya, nʼafọ nke itoolu, nke ọchịchị , nʼụbọchị nke iri nʼọnwa nke iri, nke afọ ahụ, Nebukadneza, eze ọn, duuru usuu ndị agha ya niile bịa ibuso agha. Ha mara ụlọ ikwu ndị agha nʼazụ obodo ahụ, wuokwa mgbidi nnọchibido gburugburu obodo ahụ. Anọchibidoro obodo a nʼagha ruo nʼafọ nke iri na otu nke ọchịchị eze . Nʼabalị nke itoolu, nke ọnwa anọ nʼafọ ahụ, oke ụnwụ siri ike dị nʼobodo ahụ ruo na ọ dịkwaghị nri dị nke ndị mmadụ ga-eri. Mgbe ahụ, e tipuru oghere nʼaja mgbidi obodo ahụ, ndị agha niile ji abalị gbapụ site nʼọnụ ụzọ ama nke dị nʼetiti mgbidi abụọ nʼakụkụ ubi eze a gbara ogige, nʼagbanyeghị na ndị ọn nọ obodo ahụ gburugburu. Ha gbapụrụ chee ihu nʼụzọ . Ma usuu ndị agha ọn chụsoro bụ eze nʼazụ, chụkwute ya na mbara ala . Ndị agha ya niile sitere nʼebe ọ nọ gbasasịa, hapụ ya, e jide ya. Ha kpụgara ya eze ọn, nʼobodo , nke dị nʼala , ebe a nọ maa ya ikpe. Na ka eze ọn nọ gbuo ụmụ ndị ikom niile, nʼihu ya, o gbukwara ndịisi ọchịchị niile. Ọ ghụpụrụ anya abụọ, jiri ụdọ bronz kee ya agbụ, kpụrụ ya gaa ọn, ebe o tinyere ya nʼụlọ mkpọrọ tutu ruo ụbọchị ọnwụ ya. Nʼụbọchị nke iri, nʼọnwa nke ise, nke afọ iri na itoolu, nke ọchịchị eze ọn, Nebuzaradan ọchịagha ndị nche eze, onye na-ejere eze ọn ozi, bịarutere . O sunyere ụlọnsọ anyị ọkụ, ụlọeze na ụlọ niile dị na , ụlọ ọbụla bụ nke dị mkpa ka o surere ọkụ. Usuu ndị agha ịa niile bụ ndị nọ nʼokpuru onyeisi ndị nche eze ahụ, kwaturu mgbidi ahụ niile gbara gburugburu. Nebuzaradan, ọchịagha ndị nche eze, buru ụfọdụ nʼime ndị dakarịsịrị nʼogbenye na ndị fọdụrụ nʼime obodo ahụ, ha na ndị ǹka niile fọdụrụ, na ndị ahụ ji aka ha gbakwuru eze ọn, bulaa ha ọn, ka ha ga biri nʼala ọzọ. Ma , hapụrụ ndị ahụ bụ nnọọ ndị ogbenye ọnụ ntụ, ka ha na-elekọta ubi vaịnị niile a gbara ogige na ala ubi niile. Ma ndị ọn tipịara ogidi bronz niile, ha na ihe ndọkwasị niile na osimiri bronz ndị ahụ dị nʼụlọnsọ anyị, buru bronz ahụ niile bulaa ọn. Ha chịkọọrọ ite niile, na shọvel niile na ihe ịkpakepụ ọkụ niile, na efere ịkwọsa mmiri niile, na ngaji ukwu niile, na ihe bronz niile, bụ nke e ji eje ozi nʼime ụlọnsọ ahụ. Ọchịagha ndị nche eze ahụ sikwa nʼụlọnsọ ahụ chịrị ihe ndị a: efere ukwu niile, ihe ịgụnye ọkụ niile, efere ịkwọsa mmiri niile, ite niile, ihe ịdọkwasị oriọna niile, ngaji ukwu niile na iko e ji enye onyinye ihe ọṅụṅụ, ya bụ ihe ndị ahụ niile e ji ọlaedo a nụchara anụcha maọbụ ọlaọcha kpụọ. O burukwara bronz sitere nʼogidi abụọ ahụ, oke ahụ na ehi iri na abụọ e ji bronz kpụọ, bụ nke dị nʼokpuru ya, na ihe ndọkwasị ya niile, nke eze bụ ọn mere nʼihi ụlọnsọ anyị. Ha karịrị ihe a ga-eji ihe ọtụtụ tụọ. Ị dị elu nke otu nʼime ogidi abụọ ndị a bụ mita asatọ na ụma nʼọtụtụ. Ị dị gburugburu ya bụkwa mita ise na ụma anọ, nke ọbụla nʼime ha bụ mkpịsịaka anọ. Oghere dịkwa nʼime ha. Isi bronz nke e kpụkwasịrị nʼotu ogidi dị mita abụọ na ụma atọ nʼịdị elu. Ọ bụkwa ihe yiri mkpụrụ pomegranet e ji bronz kpaa, ka e ji chọọ ya mma gburugburu ya niile. Ogidi nke abụọ nwekwara pomegranet, yiri ibe ya. Pomegranet ndị ahụ dị iri itoolu na isii, ọ bụkwa nʼakụkụ ọbụla ka ọ dị. Ọnụọgụgụ pomegranet niile dị nʼelu ihe ahụ a kpụrụ akpụ dị otu narị. Ọchịagha ndị nche eze ahụ, kpụụrụ , onyeisi nchụaja, na , bụ onye nchụaja na-esote ya nʼọkwa, na ndị nche atọ na-eche ọnụ ụzọ mbata dịka ndị mkpọrọ. O sitere nʼetiti ndị ahụ fọdụrụ nʼobodo kpụụrụ otu onyeisi na-ahụ maka ndị agha, na ndị ikom asaa na-enye eze ndụmọdụ. O kpukwaara ode akwụkwọ, onye isi ọrụ na-ahụ maka ịmanye ndị ga-aga agha, jidekwa iri ndị ikom isii bụ ndị a hụrụ nʼime obodo ahụ. Nebuzaradan, bụ ọchịagha kpụụrụ ha niile, dute ha nʼihu eze ọn na . Nʼebe ahụ na , dị nʼobodo , ka eze nọ nye iwu ka e gbuo ha niile. Ya mere, a dọọrọ nʼagha, mee ka ọ ga biri nʼala ọzọ. Nke a bụ ọnụọgụgụ ndị ahụ mere ka ha gaa biri nʼala ọzọ. Nʼafọ nke asaa nke ọchịchị ya, puku atọ ndị na iri abụọ na atọ, 3,023. Nʼafọ nke iri na asatọ nke ọchịchị , ka o mere ka narị mmadụ asatọ na iri atọ na abụọ, 832 si na gaa biri nʼala ọzọ. Nʼafọ nke iri abụọ na atọ, Nebuzaradan, onyeisi ndị nche alaeze ọn bulara ndị dị narị ndị asaa na iri anọ na ise, 745 ka ha ga biri nʼala ọzọ. Ọnụọgụgụ ha niile dị puku anọ na narị isii, 4,600. Nʼafọ nke iri atọ na asaa, site na mgbe e mere ka eze gaa biri nʼala ọzọ, nʼafọ - ghọrọ eze ọn. Mgbe ahụ, o mere ka eze , si nʼụlọ mkpọrọ pụta, nwere onwe ya. O mere nke a nʼụbọchị iri abụọ na ise nke ọnwa iri na abụọ. Ọ gwara ya okwu ọma, nyekwa ya ọnọdụ ugwu dị elu karịa ọnọdụ ndị eze ndị ọzọ niile ha na ya nọ na ọn. Nʼihi nke a, Jehoiakin gbanwere uwe mkpọrọ ya, wezuga ya. Sitekwa nʼoge ahụ tutu ruo mgbe ọ nwụrụ, ya na eze na-erikọ nri. Site nʼụbọchị ruo nʼụbọchị, eze ọn na-enye oke ihe ruru ya kwa ụbọchị niile nke ọ dị ndụ, ruokwa nʼụbọchị ọnwụ ya.

Every verse in Jeremiah 52

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00