Joshua 1:12

“Joshua kpọkọtara ndịisi ebo Ruben, na Gad, na ọkara ebo Manase, gwa ha okwu sị,”

Joshua 1:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 12 of 18 in Joshua chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Joshua 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe , bụ odibo anyị nwụrụ, Onyenwe anyị gwara nwa , onye na-enyere aka okwu sị, “Mosis, odibo m anwụọla. Ugbu a, jikere onwe gị, meekwa ka ndị m jikere ịgafe ofe ọzọ nke osimiri Jọ, ịbanye nʼala ahụ m na-aga inye ha, bụ ndị . Ana m agwa gị ihe m gwara mgbe ọ dị ndụ sị, Ebe ọbụla unu ga-azọkwasị ụkwụ unu nʼala, ala ahụ ga-abụ nke unu. Oke ala unu ga-abụ site nʼọzara dị na ndịda ruo ọn, ma site nʼiyi ukwu , tinyere ala niile nke ndị , ruo nʼosimiri ukwu ahụ dị nʼọdịda anyanwụ. Ọ dịghị onye ọbụla pụrụ iguzo imegide gị ụbọchị niile nke ndụ gị. Aga m anọnyere gị dịka m si nọnyere . Agaghị m ahapụ gị aka. Agaghị m agbakụtakwa gị azụ. Dịrị ike, nweekwa ume, nʼihi na ị ga-abụ onye ga-edu ndị a iketa ala ahụ m ṅụrụ nʼiyi inye nna nna ha ochie. “Naanị dịrị ike, nweekwa ume. Lezie anya ime ihe niile bụ odibo m nyere gị nʼiwu. Ewezugala onwe gị na ya gaa aka nri maọbụ aka ekpe, ka ihe si otu a gaara gị nke ọma nʼebe ọbụla ị na-aga. Esitela nʼọnụ gị wezuga ihe dị nʼụkwọ a. Kama na-atụgharị uche gị na ya ehihie na abalị, ka i si otu a lezie anya imezu ihe niile e dere nʼime ya. Mgbe ahụ ị ga-aba ụba, ihe ga-agakwara gị nke ọma. Ọ bụ na m enyebeghị gị iwu sị gị, Nwee obi ike, dịrịkwa ike! Wezuga ụjọ niile na ịda mba nke obi. Cheta na mụ, bụ anyị gị, nọnyeere gị ebe ọbụla ị na-aga.” Mgbe ahụ, nyere ndịisi niile iwu sị ha, “Jegharịanụ nʼetiti ebe obibi ụmụ gwa mmadụ niile okwu sị ha ‘ụ onwe unu ihe unu ga-eri nʼụzọ, nʼihi na nʼime ụbọchị atọ, anyị ga-agafe osimiri Jọ, imeri na inweta ala ahụ anyị bụ na-enye unu.’ ” kpọkọtara ndịisi ebo , na , na ọkara ebo , gwa ha okwu sị, “Chetanụ iwu ahụ odibo anyị nyere unu, mgbe ọ sịrị, ‘Onyenwe anyị unu na-enye unu izuike. O nyekwala unu ala a.’ Kama ndị nwunye unu, na ụmụntakịrị unu, na anụ ụlọ unu, ga-anọ nʼala a dị nʼọwụwa anyanwụ nke nyere unu. Ma ndị agha unu, ndị jikeere ejike, ga-eduru ndị ndị ọzọ gafee osimiri Jọ inyere ụmụnna ha aka, tutu ruo mgbe anyị unu nyere ha izuike, dịka o si nye unu, na tutu ruo mgbe ha nwetara ala niile bụ nke anyị unu ga-enye ha. Mgbe nke a mezuru, unu ga-alaghachi azụ, nweta ala ahụ onyeozi anyị nyere unu nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọ.” Mgbe ahụ, ha zara , “Ihe ọbụla nke ị nyere anyị nʼiwu anyị ga-eme ha, ebe ọbụla i zigara anyị ka anyị ga-aga. Anyị ga-ege gị ntị dịka anyị si gee ntị. Ka anyị gị nọnyere gị dịka o si nọnyere . Onye ọbụla nupuru isi nʼiwu i nyere anyị, ọ ga-anwụ. Naanị dịrị ike, nweekwa obi ike.”

Every verse in Joshua 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00