Joshua 12:13
“eze Debịa, otu eze Geda, otu”
Joshua 12:13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 13 of 24 in Joshua chapter 12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Joshua 12 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị a bụ ndị eze ala ndị ahụ ndị lara nʼiyi, bụ ala ndị ahụ ha nwetara nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọ. Obodo niile a lara nʼiyi bụ ndị dị site na ndagwurugwu iyi Anọn ruo nʼugwu ha na akụkụ ọwụwa anyanwụ . Saịhọn, eze ndị Amọrait, onye bi na ọn. Ala ya gbatịrị site nʼ, nʼakụkụ ndagwurugwu Anọn, na nʼetiti ndagwurugwu iyi Anọn, ruo iyi ọk, nke bụ oke ala ụmụ Amọn. Ọkara ala , nke dị nʼugwu iyi ọk bụkwa ala ya. Ọ bụkwa Saịhọn na-achị akụkụ ọwụwa anyanwụ site nʼosimiri ruo nʼosimiri (ya bụ, Osimiri ), ruo -ọt, gbadaakwa akụkụ ndịda ndịda ruo na mgbada ugwu . Ha merikwara Ọg, eze , onye bụ otu nʼime ndị eze ikpeazụ ndị agbụrụ . Isi alaeze ya dị nʼọt na . Ọ chịrị nʼugwu , Saleka, ala niile ruo nʼoke ha na ndị na nwere, nakwa ọkara nke , bụ oke ala Saịhọn, bụ eze ọn. Ọ bụ onyeozi anyị, na ụmụ , lara eze abụọ ndị a nʼiyi. Mosis nyekwara ebo , na ebo , na ọkara ebo ala ha. Ndị a bụ aha ndị eze niile na ụmụ meriri, nʼofe osimiri Jọ, nʼakụkụ ọdịda anyanwụ, site na - nke dị na ndagwurugwu ọn, ruo nʼugwu nke dị na mgbago nʼụzọ . nyere ebo niile ala ha ndị a dịka ihe nketa, nʼusoro dịka ebo ha si dị. Ala ndị ọzọ bụkwa ala ugwu ugwu ahụ, na ala dị na mgbada ugwu ọdịda anyanwụ, na ala , na ala ndị dị na mgbada ugwu, na ọzara, nakwa . Ndị a bụ ala ndị , na ndị Amọrait, na ndị , ndị , na ndị , na ndị . Ndị a bụ ndị eze ahụ: Eze , otu eze (nke dị nso na ), otu eze , otu eze ọn, otu Eze , otu eze , otu eze ọn, otu eze , otu eze ịa, otu eze , otu eze , otu eze , otu eze , otu eze , otu eze , otu eze , otu eze ụọa, otu eze , otu eze , otu eze ọn, otu eze ọn, otu eze ọ, otu eze Shịmrọn , otu eze , otu eze , otu eze , otu eze , otu eze , nʼime , otu eze , (nʼime obodo ), otu eze , nʼime , otu na eze Tịaza, otu. Ha niile dị ndị eze iri atọ na otu.
Every verse in Joshua 12
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.