Joshua
Joshua 14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Joshua 14 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Otu a ka esi kenye ndị ala , bụ nke onye nchụaja, na , nwa , na ndị ndu ikwu niile dị nʼebo kere. Ebo ọbụla nʼime ebo itoolu na ọkara ahụ fọdụrụ nwetara ihe nketa ha site nʼife nza, dịka anyị nyere ya nʼiwu. Ma enyelarị ebo abụọ na ọkara ala nke ha nʼofe ọzọ nke osimiri Jọ, nʼakụkụ ọdịda anyanwụ. Ma o kenyeghị ndị ị ihe nketa ọbụla nʼetiti ha. Nʼihi na ụmụ dị ebo abụọ, ya bụ na . Enyeghị ndị ị oke nʼala ahụ, karịa obodo ụfọdụ ebe ha ga-ebi na ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. Ndị keere ala ahụ nʼusoro dịka iwu anyị nyere si dị. Nʼoge a, ụmụ zipụrụ ndị ozi ndị jekwuuru na . Kaleb, nwa , onye so ha nʼije a. Mgbe ha bịarutere, Kaleb gwara okwu sị ya, “I chetakwara okwu ahụ anyị gwara onye nke banyere gị na banyere mụ onwe m, mgbe anyị nọ na ? Agbara m iri afọ anọ nʼoge ahụ onyeozi anyị si na zipụ anyị ịga iledo ala ndị anya. Mgbe anyị lọghachiri, agwara m ya okwu, kọwaara ya ihe m chere nʼobi m bụ eziokwu. Ma ụmụnna anyị, ndị anyị na ha so gaa, menyere ụmụ egwu, mee ka obi ha daa mba ịchọ ịbanye nʼala ahụ e kwere anyị na nkwa. Ma ebe m nọgidere jiri obi m niile soro anyị m, Mosis ṅụrụ iyi sị m, ‘Ebe ọ bụ na i ji obi gị niile soro anyị m, ala ahụ i jegharịrị ije nʼelu ya ga-abụ ihe nketa nye gị na ụmụ gị ruo mgbe ebighị ebi.’ “Ugbu a, dịka anyị kwere na nkwa, o meela ka m dị ndụ. Nke a bụ iri afọ anọ na ise kemgbe anyị gwara okwu ndị a, mgbe na-awagharị nʼọzara. Ma ugbu a, lee, agbaala m iri afọ asatọ na ise taa. M dị ike taa dịka m dị nʼụbọchị ahụ zipụrụ m. Dịka ike m dị mgbe ahụ, adịkwa m ike ugbu a, ịpụ buo agha ma batakwa Ya mere, nye m ala ugwu ugwu ahụ anyị kwere m nkwa nʼụbọchị ahụ. Gị onwe gị nụrụ nʼoge ahụ na ụmụ bi nʼebe ahụ, na obodo ha bukwara ibu, na e jikwa mgbidi e wusiri ike gbaa ha gburugburu. Ma site nʼinyeaka anyị, aga m achụpụ ha dịka anyị kwuru.” Nʼihi nke a, gọziri nwa . O nyere ya obodo ọn ka ọ bụrụ ihe nketa ya. Ya mere, obodo ọn ghọrọ ihe nketa nwa onye bido mgbe ahụ, nʼihi na o ji obi ya niile soro anyị, Chineke . Tupu oge a, aha a na-akpọ ọn bụ , nke pụtara . Aaba bụkwa aha nwoke kachasị ịdị ukwuu nʼetiti ndị niile. Site nʼoge a gaa nʼihu, e nwere udo nʼala ahụ niile.
Every verse in Joshua 14
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.