Joshua

Joshua 16

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Joshua 16 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ala e kenyere ụmụ ụmụ bidoro nʼosimiri Jọ nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ gbatịrị ruo nʼọzara. O sitere na gbagoo ala ugwu ugwu ahụ, ruokwa . O sitekwara (ya bụ ), gafee ruo ọt, ebe ndị bi. Site nʼebe ahụ, ọ gbatịrị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ rute ala ndị , ruo ala mgbada mgbada -. O si nʼebe ahụ ruo , tutu kwụsị nʼosimiri ịa. Ụmụ bụ , na nwetara ihe nketa ha. Ndị a bụ ala nke ikwu dị iche iche dị nʼebo nwetara. Oke ala ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ malitere nʼọt-. Site nʼebe ahụ, o ruru nʼakụkụ elu elu -; sitekwa nʼebe ahụ ruo nʼosimiri ịa. Oke ala ha nʼakụkụ ugwu malitere na , gafee nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ruo ịlo, gafee ya ruo na . O sitere na gbadaa ruo ọt, na , bịaruo , gafee, kwụsị nʼosimiri Jọ. Oke ala ahụ nʼakụkụ ọdịda anyanwụ sitere na ụọa gaa ruo iyi , na ruo nʼosimiri ịa. Nke a bụ ala ebo ketara, dịka ikwu ha si dị. E tinyere obodo ukwu na obodo nta niile ekepụtara iche nʼihi ebo nʼetiti ihe nketa ụmụ . Ma ha achụpụghị ndị ndị bi na . Nʼihi nke a, ndị binyere ndị ruo taa, ma e mere ka ha bụrụ ndị ọrụ ngo.

Every verse in Joshua 16

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00