Joshua
Joshua 18
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Joshua 18 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ọgbakọ niile zukọtara na ịlo maa ụlọ nzute nʼebe ahụ. Nʼoge a, ala ahụ niile bịara nʼokpuru ọchịchị ndị , ma e nwekwara ebo asaa a na-ekenyebeghị ala nke ha dịka ihe nketa. Ya mere, jụrụ ụmụ ajụjụ sị ha, “Ruo ole mgbe ka unu ga-eche tupu unu ekpochapụ ndị niile bi nʼala a, inweta ala anyị nna nna unu nyere unu? Họpụtanụ ndị ikom atọ site nʼebo ọbụla, ndị m ga-eziga ka ha gaa jegharịa nʼala niile ahụ, dee ya nʼakwụkwọ nkọwa otu ihe nketa ọbụla si dị, nʼakụkụ ya niile. Mgbe ahụ, ha ga-alọghachikwute m. Ha ga-eke ala ahụ fọdụrụ ụzọ asaa. Ma ebo ga-anọgide nʼala ha nʼakụkụ ndịda, ụmụ ụmụ kwa ga-anọgide nʼala ha nʼakụkụ ugwu. Unu depụtachaa ụzọ asaa ndị a nʼakwụkwọ, werenụ ya bịakwute m ka m feere unu nza nʼihu anyị anyị ịchọpụta ebo ga-eketa akụkụ ọbụla nʼala ahụ. Ma ndị ị agaghị eketa ala ọbụla nʼetiti unu, nʼihi na ihe nketa ha bụ ọrụ nchụaja ha na-arụ nʼihu anyị. Ebo , na , na ọkara ebo agaghị enwetakwa oke ọzọ, nʼihi na ha anarala ihe nketa nke ha nʼofe Jọ, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, ebe onyeozi anyị kwere ha na nkwa na ha ga-ebi.” Ya mere, mgbe ndị ikom nledo ahụ gawara ijegharị nʼala ahụ niile, gwara ha okwu sị, “Jeenụ jegharịa nʼala ahụ niile. Depụtakwanụ otu unu chere a ga-esi kee ya nʼakwụkwọ. Mgbe unu lọtara aga m anọ nʼebe a bụ ịlo jụta anyị ase site nʼife nza, chọpụta ala nke ebo ọbụla ga-eketa.” Ndị ikom ahụ gabigara ala ahụ, depụta ya nʼakwụkwọ, nʼobodo nʼobodo dịka o si dị nʼoke asaa. Mgbe ha mesịrị nke a, ha lọghachikwutere nʼọmụma ụlọ ikwu nʼime ịlo. feere ha nza na ịlo nʼihu anyị, nʼebe ahụ ka ọ nọ keere ndị ala ahụ dịka ebo ha si dị. Ndị mbụ e kenyere ala site nʼife nza bụ ebo dịka ikwu ha si dị. Ala niile e kenyere ebo bụ nke dị nʼetiti ala e nyere ebo na . Oke ala ha nʼakụkụ ugwu sitere nʼosimiri Jọ ruo nʼakụkụ ugwu . Nʼọdịda anyanwụ o sitere na ruo ala ugwu ugwu ahụ niile, ruokwa nʼọzara -. Oke ala ahụ sitekwara nʼakụkụ ndịda ruo nʼakụkụ (ebe a na-akpọkwa ), ruokwa ọt-, nke dị nʼakụkụ ndịda ugwu dị na mgbada -. Site nʼugwu ahụ chere - ihu nʼakụkụ ndịda, oke ala ahụ gbadara ndịda gbasoro akụkụ ọdịda anyanwụ pụta na , ya bụ, Kiriat , otu nʼime obodo ndị . Nke a bụ oke ala ahụ nʼọdịda anyanwụ. Oke ala ha na ndịda sitere na nsọtụ akụkụ rute nʼisi iyi mmiri . O sitekwara nʼebe ahụ gbada ruo na ndịda ugwu ahụ nke chere ihu na nke , nʼakụkụ ugwu nke . O sitekwara nʼebe ahụ gafee ruokwa nʼakụkụ ndịda ugwu obodo ndị , ruo En-. Site nʼEn oke ala ahụ gbatịrị ruo En-, gafee ruo ọt, nke chere ihu na nrigo ugwu . O si nʼebe ahụ ruo na nkume , nwa . O sitere nʼebe ahụ gafee nʼakụkụ ugwu - gbadata rute nʼ, ọ gafere gbatịrị ruo nʼakụkụ - na mgbago ugwu, pụta nʼakụkụ ugwu nke osimiri , nke bụ nʼakụkụ ndịda ọnụ mmiri osimiri Jọ. Nke a bụ oke ala ha nʼakụkụ ndịda. Oke ala ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ bụ osimiri Jọ. Ndị a bụ ihe nketa ụmụ , dịka oke ala ya niile si dị gburugburu, dị ka ikwu ya niile si dị nʼakụkụ niile. Ndị a bụ obodo e kenyere ebo , dịka ikwu ha si dị: Jeriko, Bet-, Emek , Bet-, Zemaraim, Betel, Avim, Para, Ofra, Kefa , Ofni, Geba, obodo iri na abụọ na obodo nta ha ndị ọzọ. Na ọn, Rema, Beerọt, Mizpa, Kefira, Moza, Rekem, Iapeel, Tarala, Zela, Haelef na obodo ndị , nke aha ya bụ , Gibea na , obodo iri na anọ na obodo nta niile gbara ha gburugburu. Ndị a bụ ihe nketa ụmụ maka ikwu ya niile.
Every verse in Joshua 18
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.