Joshua
Joshua 5
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Joshua 5 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ndị eze ndị Amọrait niile, ndị bi nʼofe ọzọ nke osimiri Jọ, nʼakụkụ ọdịda anyanwụ, na ndị eze ndị niile bi nʼakụkụ oke osimiri ịa, nụrụ na anyị emeela ka osimiri Jọ takpọọ nʼihu ụmụ , ruo mgbe anyị niile gafesịrị, obi lọrọ ha mmiri. Ọ dịkwaghị ike ọbụla fọdụụrụ ha iguzo nʼihu ụmụ . Ma nʼoge ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Jiri nkume mee mma ị ga-eji bie ụmụ niile ugwu ọzọ.” Ya mere, ji nkume mee mma ntakịrị e ji bie ụmụ niile ugwu. Ebe a nọ bie ụmụ ugwu bụ ebe a na-akpọ ịat . Nke a bụ ihe mere o ji mee otu a: Ndị ikom niile si nʼ pụta, ndị tozuru ije agha, nwụrụ nʼụzọ, nʼime ọzara, mgbe ha hapụchara . Mgbe ụmụ niile si pụta, e biri ndị nwoke niile nọ nʼetiti ha ugwu. Ma nʼime iri afọ anọ ahụ ha na-awagharị nʼọzara, o nweghị ụmụ ha ndị nwoke a mụrụ nʼoge a e biri ugwu. Ndị niile awagharịala nʼọzara iri afọ anọ tutu ruo mgbe ndị ikom niile toruru ije agha, bụ ndị hapụrụ nwụchara, ebe ọ bụ na ha jụrụ irubere anyị isi. Nʼihi na anyị ṅụrụ iyi sị ha na ha agaghị ahụ ala ahụ anya, bụ ala ahụ o kwere nna nna ha na nkwa, inye anyị, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya. Onyenwe anyị mere ka ụmụ ndị nnupu isi a mụtara nọchie anya ha. Ọ bụkwa ndị a ka biri ugwu, nʼihi na tutu ruo ugbu a, e bibeghị ha ugwu. Mgbe e bizuru mba niile ahụ ugwu, ha nọdụrụ nʼebe ahụ ha mara ụlọ ikwu tutu ọnya obibi ugwu ha alaa. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Taa, ewezugala m site nʼebe unu nọ ihe nkọcha nke ya na so.” Nʼihi nke a, ha kpọrọ ebe ahụ . Ọ bụkwa aha ya ruo taa. Mgbe ụmụ mara ụlọ ikwu ha na nʼala ihe nʼadịghị nke , ha mere nʼuhuruchi nke ụbọchị iri na anọ nke ọnwa ahụ. Nʼụbọchị sotere ụbọchị ngabiga, nʼotu ụbọchị ahụ, ha riri ụfọdụ ihe ubi nke ala . Ọ bụ achịcha a na-ejighị ihe na-eko achịcha mee, na ọka ahụrụ nʼọkụ ka ha tara. Mánà kwụsịkwara nʼechi ya mgbe ha riri nri sitere nʼala ahụ. Ụmụ ahụkwaghị mánà anya ọzọ, ma nʼafọ ahụ ha riri ihe omume ubi si nʼala . Mgbe nọ nso obodo , o weliri anya ya elu hụ otu nwoke ka o guzo nʼihu ya. Nwoke a mịpụtara mma agha ya jide ya nʼaka ya. jekwuru ya jụọ ya sị ya, “Ị dịnyeere anyị ka ị dịnyeere ndị iro anyị?” Nwoke ahụ zaghachiri ya sị, “Ọ dịghị onye m dịnyeere, kama abịara m ugbu a dịka ọchịagha usuu ndị agha anyị.” dara nʼala kpuo ihu ya nʼala kpọọ isiala nye ya, sị ya, “Ejikerela m ime ihe ọbụla i nyere nʼiwu. Onyenwe m, gịnị ka ị chọrọ ka m mee?” Ọchịagha usuu ndị agha anyị zara sị , “Yipụ akpụkpọụkwụ gị, nʼihi na ebe ahụ i guzo bụ ala dị nsọ.” mere dịka ọ gwara ya.
Every verse in Joshua 5
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.