Judges

Judges 12

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Judges 12 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ahụ, ndị kpọkọtara ndị agha ha na ọn zigara ozi sị ya, “Gịnị mere ị kpọghị anyị ka anyị bịa nyere gị aka ịlụso ndị Amọn agha? Anyị na-abịa iwere ọkụ irechapụ gị na ezinaụlọ gị.” Jefta zaghachiri ha sị, “Akpọrọ m unu mgbe mụ na ndị m na ndị Amọn na-ese okwu dị ukwu ma unu jụrụ ịbịa. Unu azọpụtaghị m site nʼaka ha. Mgbe m hụrụ na unu achọghị inyere anyị aka, e tinyere m ndụ m nʼaka m, gabiga nʼofe nke ọzọ ibuso ndị Amọn agha. Ma anyị nyeere m aka imeri ha. Ugbu a, nʼihi gịnị ka unu ji bịa ịlụso m ọgụ taa?” Jefta kpọkọtara ndị ikom pụọ buso ndị agha. Ndị tidara ha nʼala nʼihi na ndị sịrị, “Ndị gbapụrụ agbapụ site nʼ na ka unu bụ.” Ọ nọchiri akụkụ Jọ dị ndị agha nʼazụ, ebe ndị agha nwere ike isi gbapụ. Mgbe ọbụla onye agha ọbụla gbapụrụ ọsọ chọọ ịgafe osimiri ahụ, ndị agha ga-ejide ya jụọ ya sị, “Ị bụ onye ?” Ọ bụrụ na onye ahụ ekwuo na ya abụghị onye , ha sịrị, “Ọ dị mma, kpọọ, ‘Shibolet.’ ” Ọ bụrụ na onye ahụ akpọ, “Sibolet,” nʼihi na ọ kpọpụtaghị mkpụrụ okwu ahụ nke ọma, ha na-akpụrụ ya gbuo ya na ngabiga mmiri Jọ. Ọ bụ ọnụọgụgụ iri puku anọ, na puku abụọ ndị ka e gburu mgbe ahụ. Jefta duuru ndị afọ isii. Mgbe ọ nwụrụ, e liri ya nʼotu obodo . Onye ikpe ọzọ nwere bụ onye bi na . O nwere iri ụmụ ndị ikom atọ na iri ụmụ ndị inyom atọ. O kenyere ndị ikom ikwu ọzọ ụmụ ya ndị inyom. Otu a kwa, o sikwa nʼikwu ọzọ lụtara ụmụ ya ndị ikom iri ndị inyom atọ. O kpere ikpe afọ asaa. Ibzan nwụrụ, e lie ya na . Onye ọzọ kpere ikpe bụ Elọn, onye ụlọn. O kpere ikpe afọ iri. Emesịa, Elọn nwụrụ, e lie ya nʼ, nʼime ala ụlọn. Onye ọzọ kpere ikpe bụ nwa , onye . O nwere iri ụmụ ndị ikom anọ na iri ụmụ ụmụ atọ ndị na-agba iri ịnyịnya ibu asaa. O kpere ụmụ ikpe afọ asatọ. Mgbe ahụ, Abdon nwa nwụrụ, e lie ya na ala dị nʼ, nʼobodo ugwu ndị .

Every verse in Judges 12

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00