Judges 17:11

“Ya mere, onye Livayị ahụ kwere nʼihe ọ gwara ya, nwokorobịa ahụ sooro ya biri ka otu nʼime ụmụ ya ndị ikom.”

Judges 17:11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 11 of 13 in Judges chapter 17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Judges 17 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

E nwere otu nwoke si nʼala ugwu ugwu , aha ya bụ Maịka. Otu ụbọchị, Maịka gwara nne ya okwu sị ya, “I chetara puku na narị ego ọlaọcha ndị ahụ funarịrị gị, nke i ji nʼihi ya bụọ onye zuru ya ọnụ nʼoge gara aga? Eji m ọlaọcha ahụ. Ọ bụ m weere ya.” ya sịrị, “Ka anyị gọzie gị nwa m!” Mgbe o nyeghachiri nne ya puku na narị ego ọlaọcha ahụ, nne ya gwara ya sị, “Ana m edo ọlaọcha ndị a nsọ nye anyị nʼihi nwa m nwoke maka iji ya mee oyiyi a pịrị apị na arụsị a kpụrụ akpụ. Aga m emesịa nyeghachi gị ya.” Ya mere, o nyeghachiri nne ya ọlaọcha ahụ, Nne ya weere narị ego ọlaọcha abụọ wegara ọkpụ ụzụ ọlaọcha, onye jiri ya mee oyiyi a pịrị apị na ihe a kpụrụ akpụ. E tinyere ha nʼụlọ Maịka. Nwoke ahụ bụ Maịka nwere ụlọ arụsị, o mere efọọd na arụsị ezinaụlọ dị iche iche, mee otu nʼime ụmụ ya ndị ikom ka ọ bụrụ onye nchụaja ya. Nʼụbọchị ndị a, Izrel enweghị eze na-achị ha. Nʼihi nke a, onye ọbụla na-eme ihe ọbụla ọ chọrọ, na ihe ọbụla dị ya mma nʼanya. Otu nwokorobịa onye ị, sitere nʼobodo nke dị na , bụ onye binyere ndị agbụrụ , hapụrụ obodo ahụ, bụ ịchọ ọnọdụ nʼebe ọzọ. Mgbe ọ na-aga, ọ bịaruru nʼụlọ Maịka nʼala ugwu ugwu . Maịka jụrụ ya, “Ebee ka i si bịa?” Ọ sịrị “Abụ m onye ị si dị na . Ana m achọrọ onwe m ebe m ga-anọ.” Mgbe ahụ, Maịka sịrị ya, “Soro biri nʼụlọ m, ghọkwara m nna na onye nchụaja, aga m akwụ gị mkpụrụ ego ọlaọcha iri kwa afọ, nyekwa gị uwe, na ihe oriri.” Ya mere, onye ị ahụ kwere nʼihe ọ gwara ya, nwokorobịa ahụ sooro ya biri ka otu nʼime ụmụ ya ndị ikom. Mgbe ahụ, Maịka nyere onye ị ahụ ọrụ, nwokorobịa ahụ ghọọrọ ya onye nchụaja, birikwa nʼụlọ ya. Mgbe ahụ, Maịka kwuru, “Ugbu a, amaara m na anyị ga-agọzi m nke ukwuu, nʼihi na onye ị a aghọọla onye nchụaja m.”

Every verse in Judges 17

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00