Judges 4:15
“Mgbe ahụ, Onyenwe anyị jiri mma agha ya chụsaa Sisera na ndị agha ya na ụgbọ agha igwe ha nʼihu Barak. Sisera nʼonwe ya hapụrụ ụgbọ agha ya jiri ụkwụ gbapụ ọsọ.”
Judges 4:15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 15 of 24 in Judges chapter 4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Judges 4 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe nwụsịrị, ụmụ mekwara ihe ọjọọ megide anyị. Nʼihi ya, Onyenwe anyị renyere ha nʼaka , eze , onye chịrị nʼobodo ọ. Aha onyeisi ndị agha ya bụ , onye bi nʼobodo a na-akpọ . Nʼihi na o nwere narị ụgbọ agha igwe itoolu, ma megbukwaa ụmụ nke ukwu iri afọ abụọ, ha tikuru anyị mkpu akwa, ka o nyere ha aka. Nʼoge a, Debọra, bụ nwanyị na-ebu amụma, nwunye ọt bụ onyendu ụmụ . Ọ na-anọ nʼokpuru osisi nkwụ a na-akpọ ụ ọra, nke dị nʼagbata na , bụ nʼala ugwu ugwu na-ekpe ikpe. Nʼebe ahụ ka ụmụ na-ejekwuru ya ka o doziere ha okwu ha niile. O ziri ozi kpọọ , nwa , onye bi nʼobodo , nke dị nʼime ị, ọ sịrị ya, “Onyenwe anyị ụmụ na-enye gị iwu, ‘Gaa chịkọtaa puku ndị agha iri bụ ndị sitere nʼebo ị na ụlọn, duru ha jeruo ugwu . Aga m edute , ọchịagha ndị agha , mee ka ọ bịaruo nso iyi ukwu ọn, ya na ụgbọ agha ya niile na ndị agha ya niile ma nyefee ha nʼaka gị.’ ” sịrị ya, “Ejikeere m ịga ma ọ bụrụ na ị ga-eso m. Ọ bụrụkwanụ na ị jụ iso m, agaghị m aga.” Debọra sịrị, “Aghaghị m isoro gị jee ma nʼihi mkpebi gị nʼihe a, nsọpụrụ agaghị abụ nke gị, nʼihi na anyị ga-enyefe nʼaka nwanyị.” Ya mere, Debọra biliri soro jee obodo . sitere nʼebo ụlọn na ị kpọkọtaa ndị ikom ga-eso ya jee agha ahụ, puku ndị agha iri ndị dịnyere ya. Debọra sokwa ya jee. Nʼoge a, Heba, onye , ahapụla ndị ndị ọzọ, ndị bụ ụmụ ụmụ , nwanne nwunye gaa maa ụlọ ikwu ya nʼokpuru osisi ukwu dị na , nke dị nso . Mgbe ha gwara na nwa arịgorola nʼelu ugwu , kpọkọtara ndị agha ya niile, tinyere narị ụgbọ agha itoolu ya, site na gaa nʼiyi ukwu ọn. Mgbe ahụ, Debọra sịrị , “Gaa nʼihu! Taa bụ ụbọchị nke anyị nyefere nʼaka gị. Ọ bụ na anyị apụbeghị jee nʼihu gị?” Nʼihi nke a, duuru puku ndị agha iri ahụ gbada ndịda ugwu . Mgbe ahụ, Onyenwe anyị jiri mma agha ya chụsaa na ndị agha ya na ụgbọ agha igwe ha nʼihu . nʼonwe ya hapụrụ ụgbọ agha ya jiri ụkwụ gbapụ ọsọ. na ndị agha ya chụrụ ndị agha ahụ ọsọ, ha na ụgbọ agha igwe ha niile, chụruo ha . Ha ji mma agha tigbuo ndị agha niile. Ọ dịkwaghị otu onye nʼime ha fọdụrụ ndụ. Ma gbapụrụ ọsọ gaa zoo onwe ya nʼụlọ ikwu , nwunye , onye . Nʼihi udo dị nʼetiti eze , onye ọ, na ndị ezinaụlọ , onye . pụrụ ije zute sị ya, “Bịa m, bakwute m. Atụla ụjọ.” Ya mere na ọ bara nʼime ụlọ ikwu ya, o weere akwa ịchụ oyi kpuchie ya. Mgbe ahụ, ọ sịrị ya, “Akpịrị na-akpọ m nkụ, nyetụ m mmiri ka m ṅụọ.” O meghere karama akpụkpọ mmiri ara ehi, nye ya ihe ọṅụṅụ, jirikwa akwa ahụ sachie ya. gwara nwanyị ahụ bụ okwu sị, “Guzo nʼọnụ ụzọ ụlọ a. Ọ bụrụ na onye ọbụla abịa jụọ gị, ‘O nwere onye gbabatara nʼebe a?’ sị ya, ‘Mba.’ ” Ike gwụrụ nnọọ . Mgbe ahụ, ọ malitere ịrahụ ụra, , nwunye , wepụtara otu ǹtu e ji a kpọgide ụlọ ikwu ahụ nʼala, werekwa mkpirisi igwe nʼaka ya. O jiri nwayọọ jekwuuru ebe o dina na-arahụ ụra, kpọọ ya ǹtu ahụ nʼegedege ihu ya. Otu a ka si nwụọ. Mgbe bịara ịchọ , jekwuru ya sị, “Bịa ka m gosi gị nwoke ahụ ị na-achọ.” sooro ya jee, ma lee, anwụọlarị site na ǹtu ahụ a kpọrọ ya nʼisi. Nʼụbọchị ahụ, Chineke meriri , eze ndị nʼihu ụmụ . Aka ụmụ bụ nke dị ike na-adịkwa ike nke ukwu megide bụ eze ruo mgbe ha lara ya nʼiyi.
Every verse in Judges 4
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.