Numbers

Numbers 23

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Numbers 23 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Belam sịrị, “Wuoro m ebe ịchụ aja asaa nʼebe a. Kwadokwaara m oke ehi asaa na ebule asaa.” mezuru dịka gwara ya. Ha abụọ gburu otu oke ehi na otu nwa ebule nʼebe ịchụ aja asaa ahụ nʼotu na otu. Mgbe ahụ, Belam gwara sị, “Guzoro nʼebe a nʼakụkụ aja gị ka m gaa nʼihu chọpụta ma eleghị anya anyị ga-ezute m. Aga m agwa gị ihe ọbụla o kpughere m.” Ya mere, Belam rigooro nʼebe ọhịa na-adịghị. Chineke zutere ya nʼebe ahụ. Belam gwara ya sị, “Edoziela m ebe ịchụ aja asaa, gbukwaa otu oke ehi na otu ebule nʼelu ha niile nʼotu na otu.” Nʼoge a, Onyenwe anyị tinyere ozi nʼọnụ sị ya, “Laghachi gaa zie ozi a.” Mgbe lọghachiri ọ hụrụ ya ka o guzoro nʼakụkụ ihe aja ya ndị ahụ, ya na ndịisi niile. Nke a bụ ozi ziri: “ esitela nʼobodo kpọta m. Eze esitela nʼọwụwa anyanwụ nke ugwu ahụ kpọta m. Ọ sịrị m, bịa bụọrọ m ọb ọnụ bịa kwutọọ . M ga-esi aṅaa bụọ onye na-abụghị ọnụ ọnụ? M ga-esi aṅaa kọchaa onye anyị na-akọchaghị? Esitela m nʼelu nkume ndị a hụ ha. Elegidere m ha anya site nʼugwu ahụ, hụ na ha bụ ndị biri onwe ha, ndị dị iche site nʼetiti mba niile ọzọ. Onye pụrụ ịgụta ole uzuzu ọb dị? Maọbụ gụta ole otu ụzọ nʼime nkewa anọ nke dị. Ọ ga-atọ m ụtọ ịnwụ ụdị ọnwụ ndị na-eme ezi omume. Ka ọgwụgwụ ndụ m bụrụ ihe nwere ike iyi nke ha!” sịrị , “Gịnị bụ ihe a i mere m? Akpọtara m gị ka ị bụọrọ m ndị iro m ọnụ, ma ugbu a, ọ dịghị ihe ọzọ i mere karịa naanị ịgọzi ha!” Ma zaghachiri sị ya, “Ọ bụghị ihe anyị tinyere m nʼọnụ ka m ga-ekwu?” Mgbe ahụ, sịrị ya, “Soro m bịa nʼebe ọzọ ebe ị ga-ahụ ha; ọ bụ naanị nsọtụ ọmụma ụlọ ikwu ha ka ị ga-ahụ, ị gaghị ahụ ha niile. Site nʼebe ahụ bụọrọ m ha ọnụ.” Ya mere, eze duuru gaa nʼọhịa , nʼelu ugwu , wuo ebe ịchụ aja asaa nʼebe ahụ. O jikwa otu oke ehi, otu oke ehi, na otu ebule, otu ebule, chụọ aja nʼebe ịchụ aja ndị ahụ. Belam sịrị , “Guzoro nʼebe a nʼakụkụ ihe aja gị, ebe mụ onwe m ga-ezute ya nʼofe nke ọzọ.” Ma anyị zutere gwa ya ihe ọ ga-ekwu sị ya, “Laghachikwuru zie ya ozi a.” Ya mere, ọ lọghachiri azụ nʼebe ahụ na ụmụ eze guzoro nʼakụkụ ihe aja ha. jụrụ ya sị, “Gịnị ka anyị sịrị?” Ma zaghachiri sị ya: “Bilie ọtọ , nụrụ ozi. Ṅaa ntị nʼokwu m, gị nwa . Chineke agaghị agha ụgha, nʼihi na ọ bụghị mmadụ. Ọ gaghị agbanwe obi ya, nʼihi na ọ bụghị nwa mmadụ. O kwuola okwu, ma ghara ime ihe o kwuru? O kwela nkwa ma ghara imezu nkwa o kwere? Chineke enyela m iwu sị m gọzie ha. Ọ gọziela ha, a pụghịkwa ịgbanwe ya! “O nweghị ajọ ihe nke ahụrụ nʼime ọb, ahụghịkwa mwute ọbụla nʼ. Onyenwe anyị ha nọnyeere ha. Iti mkpu nke dịkwa nʼetiti ha. Chineke kpọpụtara ha site nʼ. Ha dị ike dịka ehi ọhịa. Ọ dịghị mgbaasị ga-emegide ha. Ọ dịkwaghị ịgba afa a pụrụ iji megide . Nʼihi na ugbu a, ihe dị otu a ka a ga-ekwu banyere ọb na . ‘Lee, ihe mere ha.’ Ha na-ebili ọtọ dịka nne ọdụm, ha na-enugharị onwe ha dịka ọdụm, nke na-adịghị edina ala tutu o richaa ihe o gburu, ma ṅụọkwa ọbara ihe ahụ o tigburu!” Mgbe ahụ, sịrị , “Abụla ha ọnụ ma ọlị, ma ọ bụkwanụ gọzie ha ma ọlị.” Ma zaghachiri, “Ọ bụ na m agwaghị gị, ihe ọbụla nke anyị ga-ekwu ka m ga-eme?” Mgbe ahụ, sịrị , “Bịa, aga m akpọrọ gị gaa nʼebe ọzọ. Eleghị anya ọ ga-amasị ka i si nʼebe ahụ bụọrọ m ha ọnụ.” Ya mere, duuru gaa nʼelu ugwu nke na-elegide ọzara ahụ anya. Belam gwara okwu sị ya, “Wuoro m ebe ịchụ aja asaa ọzọ. Doziekwa ụmụ oke ehi asaa na ebule asaa e ji achụ aja.” mere dịka gwara ya. O ji otu oke ehi na otu ebule chụọ aja nʼebe ịchụ aja ahụ nʼotu na otu.

Every verse in Numbers 23

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00