MyBibleAtlasAbụ Ọma 77

Abụ Ọma

Abụ Ọma 77

Psalm 77 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 77Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names Asaph as its author. This is a lament Psalm that remembers God's historic wonders while struggling through present distress.

Abụ Ọma 77 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Etikuru m nʼoke olu maka enyemaka; etikuru m mkpu ka ọ nụrụ olu m.

KJV verse 1: I cried unto God with my voice, even unto God with my voice; and he gave ear unto me.

Mgbe m nọ nʼihe mgbu, ọ bụ anyị ka m chọrọ. Nʼanyasị, esetipụrụ m aka m abụọ, ike na-agwụghị, mmụọ m jụkwara ka a akasịe ya obi.

KJV verse 2: In the day of my trouble I sought the Lord: my sore ran in the night, and ceased not: my soul refused to be comforted.

O , echetara m gị, sụkwaa ude; echere m echiche, mkpụrụobi m dakwara mba.

KJV verse 3: I remembered God, and was troubled: I complained, and my spirit was overwhelmed. Selah.

I kweghị ka anya m abụọ mechie; nʼihi oke mwute m, enweghị m ike kwuo okwu.

KJV verse 4: Thou holdest mine eyes waking: I am so troubled that I cannot speak.

Echere m echiche banyere ụbọchị niile gara aga, na afọ niile ndị gara aga.

KJV verse 5: I have considered the days of old, the years of ancient times.

Echetara m abụ niile m na-abụ nʼime anyasị. Mkpụrụobi m nọ nʼọnọdụ ntụgharị uche, mmụọ m jụkwara ajụjụ.

KJV verse 6: I call to remembrance my song in the night: I commune with mine own heart: and my spirit made diligent search.

“Onyenwe anyị ọ ga-agbakụta m azụ ruo mgbe ebighị ebi? Ọ pụtara na ọ gaghị egosi ihuọma ya ọzọ?

KJV verse 7: Will the Lord cast off for ever? and will he be favourable no more?

Ọ pụtara na ịhụnanya ya nke na-adịgide ruo ebighị ebi agwụla? Ọ pụtara na nkwa ya agaghị emezu ruo ebighị ebi?

KJV verse 8: Is his mercy clean gone for ever? doth his promise fail for evermore?

Chineke, o chefuola i mere anyị ebere? O jichiela ọmịiko ya nʼihi iwe?”

KJV verse 9: Hath God forgotten to be gracious? hath he in anger shut up his tender mercies? Selah.

Mgbe ahụ, ekwuru m, “Lee ọnọdụ ọjọọ m, afọ niile mgbe kachasị ihe niile elu setịpụrụ aka nri ya.

KJV verse 10: And I said, This is my infirmity: but I will remember the years of the right hand of the most High.

Aga m echeta ọrụ niile anyị rụrụ; e, aga m echeta ihe ịrịbama niile i mere nʼoge gara aga.

KJV verse 11: I will remember the works of the LORD: surely I will remember thy wonders of old.

Aga m atụgharịa uche m nʼọrụ gị niile, tuleekwa ọrụ ukwuu gị niile dị iche iche.”

KJV verse 12: I will meditate also of all thy work, and talk of thy doings.

O , ụzọ gị niile dị nsọ. Olee chi dị ukwuu dịka anyị?

KJV verse 13: Thy way, O God, is in the sanctuary: who is so great a God as our God?

Ị bụ onye na-arụ ọrụ ebube dị iche iche; ị na-egosipụta ike gị nʼetiti ụmụ mmadụ.

KJV verse 14: Thou art the God that doest wonders: thou hast declared thy strength among the people.

I ji aka gị dị ike gbapụta ndị gị, bụ ụmụ ụmụ ọb na .

KJV verse 15: Thou hast with thine arm redeemed thy people, the sons of Jacob and Joseph. Selah.

Osimiri hụrụ gị, O , osimiri hụrụ gị, taa; ogbu mmiri mere mkpọtụ.

KJV verse 16: The waters saw thee, O God, the waters saw thee; they were afraid: the depths also were troubled.

Igwe ojii wụpụrụ mmiri, mkpọtụ egbe eluigwe jupụtara mbara eluigwe; àkụ gị gburu amụma ebe niile.

KJV verse 17: The clouds poured out water: the skies sent out a sound: thine arrows also went abroad.

A nụrụ ụda egbe eluigwe gị nʼoke ifufe, amụma gị nyere ụwa niile ihe; elu ụwa niile mara jijiji, tụkwaa oke egwu.

KJV verse 18: The voice of thy thunder was in the heaven: the lightnings lightened the world: the earth trembled and shook.

Ọ bụ nʼosimiri ka nzọ ụkwụ gị gara, ụzọ gị gara nʼetiti oke osimiri, ọ bụ ezie na ahụghị m nzọ ụkwụ gị anya.

KJV verse 19: Thy way is in the sea, and thy path in the great waters, and thy footsteps are not known.

I sitere nʼaka na Erọn duo ndị gị dịka igwe atụrụ.

KJV verse 20: Thou leddest thy people like a flock by the hand of Moses and Aaron.

Every verse in Abụ Ọma 77

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 770:00 / 0:00