Romans
Romans 16
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Romans 16 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ana m eme ka unu mata nwanna anyị nwanyị, Fibi, onye na-ejere nzukọ ozi na chọọchị dị nʼobodo . Biko nabatanụ ya nʼime anyị dịka o kwesiri ndị ya. Nyekwaranụ ya aka nʼụzọ niile unu nwere ike, nʼihi na o nyerela mụ na ọtụtụ ndị ọzọ aka. Keleerenụ m na ndị mụ na ha na-arụkọ ọrụ ịst ọs. Ndị a atụghị egwu ọnwụ nʼihi ndụ m. Ọ bụghị naanị mụ onwe m na ekele ha, kama nzukọ ịst ndị dị na mba ọzọ niile na-ekelekwa ha. Biko kelekwaaranụ m ndị niile na-ezukọ nʼụlọ ha. Keleerenụ m ezi enyi m . Nwoke a bụ onye buru ụzọ nabata ịst nʼobi ya, nʼakụkụ ịa niile. Keleerenụ m , onye rụsịrị ọrụ ike nʼetiti unu. Ana m ekelekwa ọs na , ndị ikwu m, ndị e tinyekọtara mụ na ha nʼụlọ mkpọrọ. Ndị ozi niile na-asọpụrụ ha. Ha bukwa m ụzọ kwere na ịst. Kelekwaaranụ m ọs onye m hụrụ nʼanya nʼime anyị. Keleenụ Ọbanọs, onye anyị na ya na-arụkọ ọrụ ịst, na ezi enyi m. Otu a kwa, keleenụ onye anwapụtarala nguzosike ya nʼime ịst. Keleenụ ndị ezinaụlọ ọs. Keleerenụ m onye ikwu m. Keleekwanụ ndị bi nʼụlọ ọs. Ha bụ ndị nke . Keleekwanụ ịfina na ịfosa ndị a na-arụsị ọrụ anyị ike. Keleekwanụ , onye m hụrụ nʼanya na onye na-arụsị ọrụ anyị ike. Keleere m ọs onye anyị nʼonwe ya họpụtara, na nne ya, onye na-emekwara m ka nne. Ana m ekele unu ọs, Flegọn, Hamis, Patrobas, Hamis na ụmụnna anyị niile ndị ha na ha nọ. Keleerenụ m ọs, Juliya, Nerus na nwanne ya nwanyị. Keleekwanụ na ndị nsọ niile ha na ha nọ. Werenụ isurita ọnụ dị nsọ, kelerịta onwe unu. Nzukọ ịst niile nọ nʼebe a na-ekelekwa unu. Ugbu a, ụmụnna m, ana m arịọ ka unu wezuganụ onwe unu site nʼebe ndị ọrụ ha bụ iweta nkewa, na-etinye ihe mgbochi nʼụzọ unu, na-eme ka okwukwe ndị ọzọ hapụ iguzosi ike nʼihi ozizi ha na-ezi nke megidere ihe ahụ niile e ziri unu. Ndị dị otu a abụghị ndị ozi nke anyị ọs ịst. Ha na-arụ naanị nʼihi akpa ha. Ha maara otu e si eji ire ụtọ edufu ndị obi ha na-esighị ike. Mmadụ niile anụla maka nrube isi unu na-erubere oziọma ahụ. Ana m aṅụrị ọṅụ nʼihi unu. Achọrọ m ka unu bụrụ ndị maara ihe banyere ezi ihe, ka unu bụrụ ndị na-amaghị ihe nʼihe banyere ihe ọjọọ. Mgbe na-adịghị anya, Chineke nke udo ga-azọpịa ekwensu nʼokpuru ụkwụ unu. Ka amara anyị ọs dịnyere unu. Timoti onye so m na-arụkọ ọrụ, na ọs, na na , ndị ikwu m na-ekele unu. Mụ onwe m bụ ọs, onye dere akwụkwọ a, na-ekelekwa unu nʼaha anyị. Gaiọs, onye na-ele mụ na nzukọ niile ọbịa nʼebe a, na-ekelekwa unu. Otu a kwa, ndị niile na-ezukọ nʼụlọ ya na-ekelekwa unu. Erastọs, onye na-elekọta ihe ndị obodo a na nwanna anyị nwoke ọs, na-ekelekwa unu. Ka amara anyị ọs ịst dịnyeere unu niile. Amen. Ana m enyefe unu nʼaka onye ahụ pụrụ ime ka unu guzosie ike site nʼoziọma m kwusaara unu, nakwa nkwupụta nke ọs ịst, dịka mkpughe nke ihe omimi ahụ e zoro ezo kemgbe ọtụtụ ọgbọ ndị gara aga siri dị. Ma ugbu a, e kpugheela ya, mee ka ọ pụta ìhè site nʼihe ndị amụma dere nʼakwụkwọ nsọ, ka ndị mba ọzọ niile maara ya dịka ihe ebighị ebi nyere nʼiwu ya si dị, ka ha mụta irube isi nke na-esite nʼokwukwe. Ka otuto na nsọpụrụ dịrị , onye naanị ya bụ onye amamihe, ruo mgbe ebighị ebi, site na ọs ịst. Amen.
Every verse in Romans 16
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.