Zechariah
Zechariah 14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Zechariah 14 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Lee, ụbọchị anyị na-abịa, mgbe a ga-ekesa ihe nkwata gị niile nʼetiti mgbidi gị. Aga m achịkọta mba niile ka ha bịa ibuso ya agha. Ha ga-adọta obodo ahụ nʼagha, tụtụkọọ ihe dị nʼụlọ niile, dinaa ndị inyom nʼike. A ga-adọta ọkara ndị bi nʼobodo ahụ nʼagha, duru ha gaa mba ọzọ. Ma ọkara nke ọzọ ka ha ga-ahapụ. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị ga-apụ ibuso ndị mba ọzọ ahụ agha, dịka o si ebu agha nʼụbọchị agha. Nʼụbọchị ahụ, ụkwụ ya ga-eguzo nʼelu , nke dị nʼọwụwa anyanwụ . Mgbe ahụ, Ugwu ga-ekewa abụọ, mee ka ndagwurugwu buru ibu dịrị site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda anyanwụ. Nʼihi ya, ugwu ahụ ga-eke onwe ya abụọ. Otu akụkụ ga-adị nʼugwu, nke ọzọ ga-adị nʼụzọ ndịda. Unu ga-esi na ndagwurugwu nke ugwu m ahụ gbalaga, nʼihi na ndagwurugwu ahụ ga-eru . Unu ga-agbapụ dịka unu si gbapụ nʼoge gara aga, mgbe ala ọma jijiji ahụ, nʼoge bụ eze . Mgbe ahụ, Onyenwe anyị m ga-abịa, ya na ndị nsọ ya. Nʼụbọchị ahụ, ìhè anyanwụ agaghị adị, oyi agaghị adị, mkpụrụ mmiri agaghị adịkwa. Ọ ga-abụ ụbọchị pụrụ iche, ụbọchị ehihie na abalị na-agaghị adịkwa. Ọ bụ ụbọchị nke naanị anyị maara. Ma ìhè ga-adịkwa nʼoge anyasị. Nʼụbọchị ahụ, mmiri na-enye ndụ ga-esi na na-asọpụta. Ọ ga-ekewa abụọ, ọkara ya ga-asọbanye nʼosimiri dị nʼihu anyanwụ ebe ọkara nke ọzọ ga-asọbanye nʼosimiri ịa dị nʼọdịda anyanwụ. Ha ga na-asọ nʼọkọchị na nʼudu mmiri. Ma anyị ga-abụ eze nʼelu ụwa niile. Nʼụbọchị ahụ, naanị otu anyị ga-adị, naanị aha ya kwa ka a ga na-efe ofufe. Ala niile, site na ruo ọn, nke dị na ndịda ga-adị ka ọzara. Ma ọ bụ naanị ga-adị nʼebe lara elu. Ọ ga-adịkwa nʼọnọdụ ya site nʼọnụ ụzọ ama nke ruo nʼebe ọnụ ụzọ ama nke Mbụ, ruo nʼọnụ ụzọ ama nke dị nʼAkụkụ, sitekwa nʼỤlọ elu ruo nʼebe a na-azọchapụta mmanya eze. A ga-ebiju na ya na-enweghị nsogbu. A gaghị emebikwa ya ọzọ. ga-ebikwa nʼudo na-atụghị egwu. Nke a bụ ọrịa ọjọọ nke anyị ga-eji kụda mba niile buru agha megide . Anụ ahụ ha ga-ere ure mgbe ha ka guzo ọtọ. Anya ha ga-erekwa ure, ire ha ga-erekwa ure nʼọnụ ha. Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-etinye ndị mmadụ oke ụjọ nʼobi. Oke ọgbaaghara ga-adị nʼetiti ha, ha ga-alụsokwa ibe ha ọgụ. Ọ bụladị ga-ebu agha na . A ga-akwakọrọ akụ ndị mba ọzọ dị ha nso, bụ ọtụtụ ọlaedo na ọlaọcha, na uwe mara mma. Ọrịa ọjọọ dị otu a ga-adakwasị ịnyịnya niile, na ịnyịnya muul, na ịnyịnya kamel niile, na ịnyịnya ibu niile, na anụ niile dị nʼogige ndị agha ha. Mgbe ahụ, ndị fọdụrụ na mba niile ndị ahụ busoro agha, ga-abịa kwa afọ kpọọ isiala nye eze, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile ka ha soro mee mmemme ụlọ . Ọ bụrụ na ndị ọbụla si na mba dị iche iche esoghị jee ife ahụ, bụ anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ha agaghị enwetakwa mmiri ozuzo. Ọ bụrụ na ndị ajụ ịga soro ndị ọzọ ife ofufe ahụ, ha agaghị enweta mmiri ozuzo. Onyenwe anyị ga-eme ka ọrịa ọjọọ ahụ bịakwasị ha, dịka ọ siri bịakwasị mba ndị ahụ niile jụrụ iso mee mmemme ụlọ . Nke a ga-abụ ahụhụ dịrị ndị , na ndị mba dị iche iche, ndị na-agaghị eso na mmemme ụlọ ahụ. Nʼụbọchị ahụ, ihe a ga-ede nʼahụ ataṅụ nke ịnyịnya niile na-anya nʼolu ha bụ nke a: “Ihe dị Nsọ nye anyị.” niile e ji esi nri dị nʼụlọ nke anyị ga-adị ka efere nsọ ndị ahụ dị nʼihu ebe ịchụ aja. Ite niile dị na , na nʼime ga-adị nsọ nye anyị, Onye pụrụ ime ihe niile. Ndị niile bịara ịchụ aja ga-ewere ụfọdụ nʼime ite ndị a sie nri ịchụ aja ha. Nʼụbọchị ahụ kwa, a gaghị ahụ kwa ndị na-atụ mgbereahịa nʼụlọnsọ ukwu anyị, Onye pụrụ ime ihe niile.
Every verse in Zechariah 14
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.