1 Chronicles 11:2
“Nʼoge gara aga, ọ bụladị mgbe Sọl bụ eze, ọ bụ gị duuru ndị agha Izrel nʼọgụ niile, ma ọpụpụ ma mbata. Onyenwe anyị bụ Chineke gị, sịrị gị, ‘Ị ga-azụ ndị m, bụ Izrel, ị ga-abụkwa onye ga-achị ha.’ ””
1 Chronicles 11:2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 2 of 47 in 1 Chronicles chapter 11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Chronicles 11 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị niile gbakọtara bịakwute na ọn sị ya, “Lee, ọkpụkpụ gị na anụ ahụ gị ka anyị bụ. Nʼoge gara aga, ọ bụladị mgbe Sọl bụ eze, ọ bụ gị duuru ndị agha nʼọgụ niile, ma ọpụpụ ma mbata. Onyenwe anyị bụ gị, sịrị gị, ‘Ị ga-azụ ndị m, bụ , ị ga-abụkwa onye ga-achị ha.’ ” Mgbe ndị okenye niile bịakwutere eze na ọn, ya na ha gbara ndụ nʼihu anyị na ọn. Ha tere ya mmanụ ịbụ eze , dịka anyị kwere na nkwa site nʼọnụ . Devid na ndị zọọrọ ije garuo nke bụ . Ma ndị bi nʼebe ahụ, gwara sị, “Ị gaghị abata nʼebe a.” Nʼagbanyeghị okwu ndị a, Devid dọtara ebe ahụ e wusiri ike nke ọn nʼagha, ya bụ obodo . Devid ekwuolarị sị, “Onye ọbụla buru ụzọ buo agha megide ndị ga-abụ onyeisi ọchịagha ndị agha.” nwa bụ onye mbụ gara, nʼihi ya, o nwetara ike ịbụ ọchịagha. Devid biiri nʼebe ahụ e wusiri ike. Ọ bụ nke a mere e ji akpọ ya obodo . O wuru obodo gburugburu ya, site na ruo na mgbidi gbara ya gburugburu. Ma wuzikwara akụkụ obodo ahụ nke fọdụrụ. Ma gara nʼihu na-adị ukwuu karịa, nʼihi na anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nọnyeere ya. Ndị a bụ ndịisi ndị dike nʼetiti ndị agha . Ha na ndị niile nyere ịchị eze ezi nkwado ime ka ọchịchị ya ruo nʼakụkụ niile nke ala ahụ, dịka anyị kwere na nkwa. Nke a bụ ndekọ ọnụọgụgụ ndị dike nʼagha nwere: Jashobeam, onye , bụ onyeisi nʼetiti ndịisi ndị ọzọ. O weliri ùbe ya megide narị ndị ikom atọ, bụ ndị o gburu nʼotu mgbe ibu agha. Onye nke na-eso ya bụ nwa , onye , onye bụ otu nʼime ndị dike atọ ndị ahụ. Ya na nọ na mgbe ndị zukọrọ nʼebe ahụ ibu agha. Nʼotu ebe, nke e nwere otu ubi jupụtara nʼọka balị, ma ndị agha si nʼọgbọ agha gbapụ ọsọ nʼihi ndị . Ma ha were ọnọdụ ha nʼetiti ubi ahụ, ha napụtara ya, tigbuo ndị niile ahụ. Onyenwe anyị nyere mmeri dị ukwuu. Mmadụ atọ nʼime iri ndịisi agha atọ ahụ jekwuru na nkume dị nʼọgba , na mgbe otù ndị mara ụlọ ikwu ha na . Ma nọ nʼebe ahụ ewusiri ike nʼoge ahụ, ma ọnọdụ ndị agha ndị dị na . Agụụ mmiri gụrụ nke ukwuu, ọ sị, “Ọ ga-amasị m ma ọ bụrụ na o nwere onye ga-ekunye m mmiri ọṅụṅụ site nʼolulu mmiri dị nso nʼọnụ ụzọ ama !” Ya mere, ha atọ wakpuru ọmụma ụlọ ikwu ndị , seta mmiri site nʼolulu mmiri ahụ dị nʼakụkụ ọnụ ụzọ ama , bulatara ya . Ma jụrụ ịṅụ ya, kama ọ wufuru ya nʼala dịka onyinye nye anyị, kwuo sị, “Chineke ekwela ka m mee nke a. M ga-aṅụ ọbara ndị ikom a, bụ ndị ji ndụ ha chụọ aja nʼihi ikute mmiri a?” Nʼihi na ha ji ndụ ha chụọ aja ịga kute ya, Devid ekweghị aṅụ ya. Nke a bụ ụdị ike dike atọ ahụ kpara. Abishai, nwanne bụ onyeisi ndị ikom atọ ahụ. O weliri ùbe ya megide narị ndị ikom atọ, tigbukwaa ha niile. Nʼihi nke a, ọ ghọrọ onye a ma ama dịka mmadụ atọ ndị a. Nʼetiti mmadụ atọ ahụ, a na-asọpụrụ ya karịa, ọ ghọrọ onyeisi ha. Ọ bụ ezie na-agụnyeghị ya dịka otu onye nʼime ha. Benaya, nwa , onye si , bụ dike nʼagha, kpara ike dị ukwuu. O tigburu dimkpa abụọ ndị , ndị bụ ọkaka nʼagha. O rịdakwukwara ọdụm nʼime olulu na-amị amị nʼụbọchị mkpụrụ mmiri na-ezo, gbuo ya. O tigburu otu nwoke onye , nke ogologo ya dị mita abụọ na ọkara. Ọ bụ ezie na onye ahụ ji ùbe buru ezigbo ibu nʼaka, nke okporo ya dịka nke onye na-ekwe akwa ji ekwe akwa, ma ji naanị mkpọ jekwuru ya, pụnara onye ahụ ùbe dị ya nʼaka, jiri ya magbuo ya. Nke a bụ ụdị ike nwa kpara. Ya onwe ya nwekwara aha dịka ndị dike atọ ahụ. A na-asọpụrụ ya nʼebe ọ dị ukwuu karịa onye ọbụla nʼetiti iri dike atọ ndị ahụ, ma o rughị ogugo ndị dike atọ mbụ ahụ. Devid mere ya onyeisi ndị na-eche ya nche. Ndị bụ dike nʼagha bụ ndị a: Asahel nwanne , Elhanan nwa onye , Shamot onye , Helez onye , Ira nwa , onye , Abieza onye , Sibekai onye , Ilai onye , Maharai onye , Heled nwa , onye , Itai nwa , nke ụmụ , Benaya onye , Hurai onye si nʼakụkụ iyi dị na , Abiel onye , Azmavet onye , Eliaba onye , Ụmụ onye , Jonatan nwa , onye , Ahiam nwa , onye , Elifal nwa Ụọ, Hefa onye , Ahija onye , Hezro onye , Naarai nwa , Juel nwanne , Miba nwa , Zelek onye Amọn, Naharai onye ọt, onye na-ebu ngwa agha , nwa , Ira onye , Gareb onye , Ụraya onye , Zabad nwa , Adina nwa , onye , onye bụ onyeisi ebo na iri mmadụ atọ ahụ na-eso ya. Hanan nwa , Joshafat onye , Ụzia onye , Shama na ụmụ , onye , Jediael nwa , Joha nwanne ya, onye , Eliel onye , Jeribai na ụmụ , Itma onye , Eliel, , na onye .
Every verse in 1 Chronicles 11
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.