1 Chronicles 18:14

“Devid chịrị ndị Izrel niile, na-emere ndị ya ihe dị mma na ihe ziri ezi.”

1 Chronicles 18:14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 14 of 17 in 1 Chronicles chapter 18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Chronicles 18 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe nke a gasịrị, Devid meriri ndị , mee ka ha nọdụ nʼokpuru ọchịchị ya. Ọ naara obodo na obodo nta ndị ọzọ gbara ya gburugburu site nʼaka ndị . Devid merikwara ndị , ha ghọrọ ndị ohu ya, na-ebutakwara ya ụtụ kwa afọ ọbụla. Devid merikwara eze , na nso , mgbe ọ na-aga iguzobe ogidi eji mara ya nʼakụkụ osimiri . Devid nwudere otu puku ịnyịnya ya na-adọkpụ ụgbọ agha, puku ndị agha asaa ndị na-agba ụgbọ agha, tinyere ndị agha ji ụkwụ eje dị iri puku abụọ. O bipụrụ akwara ụkwụ ịnyịnya ndị ahụ niile ọ dọtara nʼagha, ma hapụ naanị narị ịnyịnya. Mgbe ndị nke ọs bịara inyere eze aka, Devid gburu iri puku ndị agha abụọ na abụọ nʼime ha. O wuru ogige ndị agha nʼalaeze ndị nke ọs, ndị ghọrọ ndị ohu , na-ewetakwara ya ụtụ ịnata ihuọma. Onyenwe anyị nyere mmeri ebe ọbụla ọ gara. Devid chịkọtara ọta ọlaedo nke ndịisi agha na-ebu na . Site na nakwa , bụ obodo ndị na-achị, Devid weere ọtụtụ bronz dị ukwuu, nke ọn ji kpụọ bronz ahụ, ogidi niile na ngwongwo ndị ọzọ niile nke e ji bronz kpụọ. Mgbe eze nụrụ na emeriela ndị agha niile nke , eze , o zipụrụ nwa ya nwoke, ka ọ gaa kelee eze nʼihi mmeri o meriri nʼagha, bụ onye ya na nọ nʼagha. Hadoram ji ọtụtụ akụrụngwa nke ọlaedo, nke ọlaọcha na nke bronz dị iche iche bịa. Eze doro akụrụngwa ndị a niile nsọ nye anyị, dịka o mere ọlaọcha na ọlaedo o wetara na mba ndị a: Edọm, , ndị Amọn, ndị na . Abishai nwa gburu puku ndị Edọm iri na asatọ na . O wuru ogige ndị agha nʼEdọm, ndị Edọm niile ghọrọ ndị na-ejere ozi. Onyenwe anyị nyere mmeri ebe ọbụla ọ gara. Devid chịrị ndị niile, na-emere ndị ya ihe dị mma na ihe ziri ezi. nwa bụ onyeisi agha ya; Jehoshafat nwa bụ onye na-edekọta akụkọ. Zadọk nwa , na nwa Abịata, bụ ndị nchụaja. Shavsha bụ ode akwụkwọ eze. Benaya nwa bụ onyeisi ndị na . Ụmụ ndị ikom bụkwa ndịisi nʼọrụ eze.

Every verse in 1 Chronicles 18

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00