1 Chronicles 19:12

“Mgbe Abishai na-apụ, Joab gwara ya okwu sị ya, “Ọ bụrụ na ndị Aram esie ike karịa m, mgbe ahụ, ị ga-abịa napụta m. Ọ bụrụkwanụ na ndị Amọn adịrị ike karịa gị, aga m abịa napụta gị.”

1 Chronicles 19:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 12 of 19 in 1 Chronicles chapter 19 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Chronicles 19 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ihe ndị a gasịrị, Nahash eze ndị Amọn nwụrụ, nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Mgbe ahụ, Devid chere sị, “Aga m egosi ọn nwa obi ebere nʼihi na nna ya gosiri m obi ebere.” Ya mere, Devid zipụrụ ndị ozi ka ha gaa kasịe ya obi nʼihi ọnwụ nna ya. Mgbe ndị ozi bịakwutere ọn nʼala ndị Amọn ịkasị ya obi, ndịisi ala Amọn sịrị ọn, bụ onyenwe ha, “Ị na-eche na na-akwanyere nna gị ụgwụ site na izite ndị ozi ya ka ha bịa kasịe gị obi? Ọ bụ na ndị ozi ya abịakwuteghị gị, naanị ka ha mee nledo, nyochapụta otu obodo a dị ma kwatuo ya?” Nʼihi nke a, Hanọn jidere ndị ozi nʼike, kpụchapụ ha ajị, bipụkwa uwe mwụda ha nʼetiti ike ha, zilaga ha. Mgbe otu onye bịara zie ihe banyere ndị ikom ahụ, o zipụrụ ndị ozi, ka ha gaa zute ha, nʼihi na e mere ha ihe ihere nʼebe ọ dị ukwuu. Eze sịrị, “Nọdụnụ na tutu ruo mgbe afụọnụ unu tolitere, mgbe ahụ unu ga-alọta.” Ma mgbe ndị Amọn chọpụtara na ha abụrụla ihe ịsọ oyi nʼebe nọ, Hanọn na ndị Amọn zipụrụ otu puku talenti ọlaọcha iji gbazite ụgbọ agha na ndị na-agba ụgbọ agha site na , na , nakwa . Ha goro ụgbọ agha ọnụọgụgụ ya dị iri puku atọ, na puku abụọ. Ha gokwara eze na ndị agha ya, ndị bịara maa ụlọ ikwu agha ha na nso , ebe ndị Amọn sikwa nʼobodo ha niile chịkọta onwe ha pụta ịlụ agha. Mgbe nụrụ nke a, o zipụrụ na ndị agha ya niile bụ dike na dimkpa nʼagha. Ndị Amọn pụtara doo onwe ha nʼusoro ibu agha, nʼọnụ ụzọ ama obodo ha. Ma ndị eze ahụ bịara agha, nọpụrụ onwe ha na mbara ala. Mgbe hụrụ na agha dị megide ya nʼihu na azụ, ọ họpụtara ụfọdụ ndị ọkachamara site nʼetiti ndị agha , doo ha nʼusoro izute ndị . O tinyere ndị ikom fọdụrụ nʼokpuru ọchịchị , nwanne ya, e zipụrụ ha izute ndị Amọn nʼagha. Mgbe na-apụ, gwara ya okwu sị ya, “Ọ bụrụ na ndị esie ike karịa m, mgbe ahụ, ị ga-abịa napụta m. Ọ bụrụkwanụ na ndị Amọn adịrị ike karịa gị, aga m abịa napụta gị. Nwee obi ike, ka anyị lụọ ọgụ a dịka ndị dị ike, nʼihi ndị anyị na obodo niile nke anyị. Ka anyị meekwa ihe dị mma nʼanya ya.” Mgbe ahụ, na ndị agha so ya bịara nso ibuso ndị agha, ha sitere nʼihu ha gbapụ ọsọ. Mgbe ndị Amọn hụrụ ka ndị na-agbapụ ọsọ, ha onwe ha gbakwaara ọsọ nʼihu , gbaba nʼime obodo. Ya mere, laghachiri na . Ma mgbe ndị hụrụ na ndị tigburu ha, ha zipụrụ ndị ozi gara kpọta ndị site nʼofe ọzọ nke . Ọ bụ ọchịagha ndị agha na-edu ha. Mgbe a gwara banyere nke a, ọ chịkọtara ndị niile, pụọ gafee Jọ. O gara nso imegide ha, o doro usoro agha ya na ncherita ihu ha. Devid doro usoro ndị agha ya izute ndị nʼagha, ha lụsokwara ya agha. Ma ha sitere nʼihu ndị gbaa ọsọ. Devid gburu puku asaa nʼime ndị ikom na-anya ụgbọ agha, gbukwaa iri puku ndị agha anọ ndị na-eji ụkwụ eje. O gbukwara , bụ ọchịagha agha ha. Mgbe ndị eze niile nọ nʼokpuru ọchịchị hụrụ na etigbuola ha, ha mere ka ha na dịrị nʼudo, bụrụkwa ndị nọ nʼokpuru ya. Ya mere, ndị adịghịkwa njikere inyere ụmụ Amọn aka ọzọ.

Every verse in 1 Chronicles 19

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00