1 Chronicles 20:1

“Nʼoge ọkọchị, mgbe ndị eze na-apụ ibu agha, Joab duuru ndị agha pụọ ibu agha. O bibiri ala ndị Amọn niile, gaa Raba nọchibido ya, ma Devid nọdụrụ na Jerusalem. Joab busoro Raba agha, mee ka ọ ghọọ mkpọmkpọ ebe.”

1 Chronicles 20:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 1 of 8 in 1 Chronicles chapter 20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Chronicles 20 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼoge ọkọchị, mgbe ndị eze na-apụ ibu agha, duuru ndị agha pụọ ibu agha. O bibiri ala ndị Amọn niile, gaa nọchibido ya, ma nọdụrụ na . busoro agha, mee ka ọ ghọọ mkpọmkpọ ebe. Devid kpupuru okpueze nke dị eze ha nʼisi, ahụtara nʼịdị arọ nke okpueze ahụ ruru kilogram ọlaedo iri atọ na anọ, nke e ji nkume ndị dị oke ọnụahịa chọọ mma, e kpunyere ya nʼisi. O sitekwara nʼobodo ahụ kwakọrọ ọtụtụ ihe nkwata nʼagha. Ọ kpọpụtara ndị nọ nʼebe ahụ, manye ha nʼịrụ ọrụ nke e ji mma nkwọ e ji awa osisi, na igwe e ji egwu ala, na anyụike na-arụ. Otu a ka mekwara obodo niile nke ndị Amọn. Emesịa, Devid na ndị agha ya niile laghachiri na . Mgbe oge gatụrụ, agha ọzọ daara ha na ndị , na . Mgbe ahụ, Sibekai, onye , gburu , otu nʼime ndị agbụrụ . Nke a mere ka ndị chilie aka ha elu, bụrụ ndị a lụgburu nʼagha. Nʼagha ọzọ ha na ndị lụrụ, Elhanan, nwa Jaịa, gburu nwanne ịat, onye . Onye ùbe ya nwere osisi dị ogologo dịka nke onye na-ekwe akwa ji ekwe akwa. Nʼagha ọzọkwa, bụ nke a lụrụ na , e nwere otu nwoke gbara oke dimkpa, nke nwere mkpịsịaka isii nʼaka ya ọbụla, nweekwa mkpịsịụkwụ isii nʼụkwụ ya ọbụla, ya bụ, a gụkọtaa ha niile, iri mkpịsịaka na mkpịsịụkwụ abụọ na anọ. Ọ bụkwa onye amụrụ nʼagbụrụ . Mgbe ọ kọchara , Jonatan nwa , nwanne gburu ya. Ndị a bụ ndị agbụrụ dị na . Devid na ndị agha ya gburu ha niile.

Every verse in 1 Chronicles 20

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00