1 Chronicles 21:28

“Mgbe Devid hụrụ na Onyenwe anyị azala ekpere ya nʼebe ịzọcha ọka nke Arauna onye Jebus, ọ chụkwara aja ọzọ nye Onyenwe anyị.”

1 Chronicles 21:28 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 28 of 30 in 1 Chronicles chapter 21 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Chronicles 21 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ekwensu biliri megide , mgbe ọ kpaliri ka ọ gụọ ọnụ. Ya mere, Devid gwara na ndịisi agha okwu sị, “Gaa gụọ ụmụ niile ọnụ, site na Bịasheba ruo . Emesịa, bịa gwa m ihe ị gụtara ka m mata ole ọnụọgụgụ ha dị.” Ma zaghachiri, “Ka anyị mee ka ndị agha ya mụbaa, otu onye narị ụzọ karịa. Ma onyenwe m eze, ọ bụ na ndị a niile abụghị ndị nọ nʼokpuru ọchịchị onyenwe m? Nʼihi gịnị ka onyenwe m ji na-achọ ime ihe a? Nʼihi gịnị ka ọ ga-eji wetara ikpe ọmụma?” Ma okwu eze dị ike karịa nke . Ya mere, pụrụ gagharịa nʼ niile, mechaa lọghachikwa na . nyere ngụkọta ọnụọgụgụ nke ndị agha niile. Nʼ niile, ha dị otu nde, na narị puku ndị ikom ndị tozuru iji mma agha buo agha, tinyekwara narị puku ndị ikom anọ na iri asaa nʼala ndị na-amịpụta mma agha. Ma agụnyeghị ndị ị, na ndị nʼọnụọgụgụ ahụ, nʼihi na iwu eze amasịghị ya nʼobi nʼụzọ ọbụla. Iwu banyere ọnụọgụgụ a adịghịkwa mma nʼanya. Ya mere, ọ tara ndị ahụhụ nʼihi ya. Mgbe ahụ, Devid sịrị , “Emehiela m nke ukwuu site nʼihe a m mere. Ma ugbu a, biko, arịọ m gị, wezuga ikpe ọmụma dịịrị ohu gị; nʼihi na emeela m ihe nzuzu dị ukwuu.” Onyenwe anyị gwara , onye ọhụ ụzọ , sị, “Gaa gwa , ‘Otu a ka anyị na-ekwu: Ụzọ ihe atọ ka m na-eche gị nʼihu. Họrọ otu nʼime ha nke m ga-eme ka ọ bịakwasị gị.’ ” Ya mere jekwuuru sị ya, “Ihe a ka anyị kwuru, Họrọ nke dị gị mma. Oke ụnwụ nke ga-adị afọ atọ, ka ọ bụ ọnwa atọ nke mkpochapụ nʼihu ndị iro unu, site na mma agha ha ga-eru unu ahụ, ka ọ bụ ụbọchị atọ nke mma agha anyị, bụ ajọ ọrịa na-efe efe ịda nʼala a, nke mmụọ ozi anyị ga-eme ka ọ bịakwasị ala niile. Ugbu a, chee echiche, kpebie ọsịsa ị chọrọ ka m weghachiri onye ahụ zitere m.” Devid sịrị , “Anọ m nʼoke nsogbu. Ọ ka mma ka m daba nʼaka anyị karịa ịdaba nʼaka mmadụ. Nʼihi na obi ebere ya bara ụba nke ukwuu.” Nʼihi ya, Onyenwe anyị zitere ajọ ọrịa na-efe efe nʼala , iri puku ndị ikom asaa dara nwụọ. Chineke zipụrụ mmụọ ozi ị ga bibie , ma dịka mmụọ ozi ahụ na-eme nke a, Onyenwe anyị hụrụ ya, o wutere ya nʼihi mbibi ahụ. Ọ sịrị mmụọ ozi ahụ nke na-ebibi ndị mmadụ, “O zuola! Seghachi aka gị.” ahụ, mmụọ ozi anyị na-eguzo nʼebe ịzọcha ọka onye . Mgbe leliri anya elu hụ mmụọ ozi anyị ka o guzo nʼetiti mbara eluigwe na ụwa, hụkwa mma agha o ji, nke o chere ihu ya na , ya na ndị okenye yi akwa mkpe, dara nʼala kpuo ihu nʼala. Devid sịrị , “Ọ bụghị m nyere iwu ka a gụọ ndị tozuru ibu agha ọnụ? Ọ bụ mụ onwe m, mụ bụ onye ọzụzụ atụrụ, mehiere mee ajọ omume. Ma ndị a bụ naanị ụmụ atụrụ, gịnị kwanụ ka ha mere? Onyenwe anyị m, biko ekwela ka ọrịa a na-efe efe nọgide nʼahụ ndị gị, ka aka gị dịgide naanị nʼahụ m, dịgidekwa nʼahụ ndị ụlọ m.” Mgbe ahụ, mmụọ ozi anyị nyere iwu ka ọ gwa , ka ọ gaa wuore anyị ebe ịchụ aja nʼebe ịzọcha ọka , onye . Ya mere, Devid rubere isi gaa dịka okwu ahụ kwuru nʼaha anyị. Mgbe nọ nʼebe ịzọcha ọka, ọ tụgharịrị hụ mmụọ ozi ahụ, ụmụ ya ndị ikom anọ ndị so ya guzo nʼebe ahụ zoro onwe ha. Mgbe bịakwutere , Arauna weliri anya hụ ya, ọ hapụrụ ebe ịzọcha ọka ahụ, bịa kpọọ isiala nye , kpudokwa ihu ya nʼala. Devid sịrị ya, “Nye m ebe a, bụ ala ebe ịzọcha ọka gị, ka m nwee ike wuore anyị ebe ịchụ aja, ka akwụsị ọrịa a na-efe efe dakwasịrị ndị mmadụ. Resi m ya nʼọnụ ahịa o ruru.” Ma zara sị , “Were ya ka onyenwe m eze mee ihe ọbụla dị ya nʼobi. Aga m enye ehi maka iji chụọ aja nsure ọkụ, ihe nzọcha ọka niile ka ha bụrụ nkụ na ọka wiiti maka ịchụ aja mkpụrụ ọka. Aga m enye ha niile.” Ma eze zaghachiri , “ee, aghaghị m ịkwụzu gị ọnụahịa ya. Nʼihi na agaghị m ewere ihe bụ nke gị nye ya anyị, maọbụ chụọ aja nsure ọkụ nke na-agaghị efu m ihe ọbụla.” Ya mere, Devid kwụrụ narị ọlaedo isii iji zụrụ ebe ahụ. Devid wuru ebe ịchụrụ anyị aja nʼebe ahụ, chụọkwa aja nsure ọkụ na aja udo. Ọ kpọkuru anyị, Onyenwe anyị zakwara ya, site nʼọkụ nke si nʼeluigwe daa nʼelu ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ ahụ. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị nyere mmụọ ozi ahụ iwu ka o tinyekwa mma agha ya nʼọbọ ya. Mgbe hụrụ na anyị azala ekpere ya nʼebe ịzọcha ọka nke onye , ọ chụkwara aja ọzọ nye anyị. Ụlọ ikwu anyị na ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ ahụ wuru nʼọzara dị nʼebe dị elu ọn, nʼoge ahụ. Ma ejerughị ebe ahụ ịjụta ase, nʼihi na ụjọ tụrụ ya mgbe ọ hụrụ mma agha ahụ dị nʼaka mmụọ ozi anyị.

Every verse in 1 Chronicles 21

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00