1 Chronicles 22:7

“Devid gwara Solomọn sị, “Nwa m, ọ dị m nʼobi iwu ụlọ maka aha Onyenwe anyị bụ Chineke m,”

1 Chronicles 22:7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 7 of 19 in 1 Chronicles chapter 22 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Chronicles 22 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ahụ, Devid sịrị, “Ebe a ka a ga-ewuru anyị ụlọ, nakwa ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ nye .” Ya mere, Devid nyere iwu ka a kpọkọta ndị ọbịa niile bi nʼ, site nʼetiti ha ọ họpụtara ndị ga-edozi nkume a wara awa nke e ji wuo ụlọ . Devid wetara ọtụtụ igwe dị ukwuu, nke ha ji akpụta ǹtu maka ibo ọnụ ụzọ ama niile, na nke ịkpụ ihe njikọta niile. O wetakwara bronz a na-apụghị ịkọwa ịdị arọ ya. O webatakwara osisi sida nʼapụghị ịgụta ọnụọgụgụ ha, nʼihi na ndị Taịa na Saịdọn butere ha nʼọnụọgụgụ riri nne nye . Mgbe ahụ, Devid kwuru, “Solomọn nwa m bụ nwantakịrị, onye na-amachabeghị ihe. Ma ụlọnsọ a ga-ewuru anyị ga-abụ ụlọ dị ukwuu, nke ga-enwe aha a ma ama, na nke mara ezi mma nʼanya mba niile dị nʼụwa. Nʼihi ya, aga m akpakọba ihe niile e ji ewu ya.” Ya mere, tupu anwụọ, ọ kwakọtara ngwongwo riri nne. Ọ kpọrọ ọn, bụ nwa ya, nye ya iwu iwuru anyị, bụ nke ụlọ. Devid gwara ọn sị, “Nwa m, ọ dị m nʼobi iwu ụlọ maka aha anyị bụ m, ma okwu anyị ndị a ruru m ntị sị m, ‘Ị wụsịala ọtụtụ ọbara, bukwaa ọtụtụ agha. Ị gaghị ewu ụlọ nye m, nʼihi na ị wụsịala ọtụtụ ọbara nʼelu ala nʼihu m. Ma ị ga-amụta otu nwa nwoke onye ga-abụ mmadụ udo, na onye ga-enwe izuike nʼoge ya. Aga m enye ya izuike site nʼaka ndị iro ya nʼakụkụ niile. Aha ya ga-abụ ọn. Aga m enye udo na ahụ dị jụụ nʼoge ọchịchị ya. Ya onwe ya ga-ewuru m ụlọ ahụ. Ọ ga-abụrụ m nwa, mụ onwe m ga-abụkwara ya nna. Aga m emekwa ka ocheeze alaeze ya nʼ guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.’ “Ya mere, ugbu a nwa m, ka anyị nọnyere gị mgbe ị ga-ewu ụlọ anyị gị, dịka o kwuru na ị ga-eme. Onyenwe anyị nyekwa gị amamihe na nghọta nke ị ga-eji chịa ezi ọchịchị mgbe ị ghọrọ eze , ka i si otu a debe iwu anyị gị. Mgbe ahụ, ị ga-enwe ọganihu, ma ọ bụrụ na i lezie anya idebe iwu na ụkpụrụ niile nke anyị nyere maka . Dị ike, nwee obi ike. Atụla ụjọ, maọbụ daa mba. “Ejisiela m ike chịkọtaa ihe maka ụlọnsọ anyị, narị puku talenti ọlaedo na nde talenti ọlaọcha, na igwe, na bronz, nke a na-apụghị ịgụta ịdị arọ ha, na osisi, na nkume. I nwere ike itinyekwa ihe ndị ọzọ nʼime ha. Lee, i nwekwara ọtụtụ ndị ọrụ ndị na-awa nkume, na ndị na-edo nkume, na ndị ọka osisi, na ndị a maara aha ha nʼihe gbasara ǹka nʼọrụ dị iche iche, ọlaedo, na ọlaọcha, na bronz, na igwe, ndị ọrụ nʼenweghị ọnụọgụgụ. Onyenwe anyị aghaghị ịnọnyere gị. Bilie, rụọ ọrụ dịịrị gị.” Devid nyere ndịisi iwu ka ha nyere nwa ya ọn aka, mgbe ọ ga-ewu ụlọ ahụ. Ọ gwara ha okwu sị, “Ọ bụ na anyị anọnyereghị unu? Ọ bụ na o nyebeghị unu udo nʼakụkụ niile? Nʼihi na o nyela m mmeri nʼebe ndị iro m nọ. Ugbu a, ala a dịkwa nʼaka anyị na nʼaka ndị ya. Ya mere, tinyenụ obi unu na mmụọ unu nʼịgbaso anyị unu. Malitekwanụ iwu ụlọnsọ anyị , ka unu nweekwa ike ibubata igbe ọgbụgba ndụ anyị, na ihe nsọ ndị ọzọ nʼime ụlọnsọ ukwu ahụ a ga-ewu nʼihi anyị.”

Every verse in 1 Chronicles 22

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00