1 Chronicles 23:18
“Ụmụ ndị ikom Izha bụ Shelomit onye mbụ.”
1 Chronicles 23:18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 18 of 32 in 1 Chronicles chapter 23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Chronicles 23 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ghọrọ nnọọ agadi, ụbọchị ndụ ya jukwara ya afọ, o mere ọn nwa ya, eze . Nʼoge a, ọ kpọkọtara ndị ndu niile, tinyekwara ndị nchụaja na ndị ị. A gụrụ ndị ị niile ọnụ, bụ ndị gbara iri afọ atọ gbagoo, chọpụta na ha dị iri puku ndị ikom atọ na asatọ nʼọnụọgụgụ. Devid sịrị, “Nʼime ndị a, ka iri puku ndị ikom abụọ na anọ bụrụ ndị ga-ahụ maka ọrụ ụlọnsọ ukwu anyị, puku ndị ikom isii a bụrụ ndịisi na ndị ikpe, puku ndị ikom anọ abụrụ ndị nche ọnụ ụzọ ama, ebe puku ndị ikom anọ ndị ọzọ ga-eji ihe egwu dị iche iche nke m kwadobere maka ito anyị, na-eto ya.” Devid kewara ndị ị nʼoke, nʼoke dịka ụmụ ndị ikom ị si dị: Geshọn, Kohat na . E kekwara ikwu ọn ụzọ abụọ dịka ụmụ ya si dị, Ladan na . Ndị sitere nʼezinaụlọ dị ndị ikom atọ: Jehiel, onyeisi ha, Zetam na . Ụmụ bụ, Shelomot, Haziel na , ha dị ndị ikom atọ. Ndị a niile bụ ndịisi ezinaụlọ nʼikwu . Ụmụ bụ, Jahat, Ziza, Jeush na . Ha dị ndị ikom anọ. Jahat bụ onye mbụ, Ziza onye nke abụọ. Ma na amụtaghị ọtụtụ ụmụ ndị ikom. Nʼihi ya, a gụnyekọtara ha dịka otu ezinaụlọ, kenye ha otu ọrụ. Ụmụ ndị ikom bụ , Izha, Hebrọn na . Ha dị ndị ikom anọ. Ụmụ ndị ikom bụ, Erọn na . Erọn ka e kewapụrụ iche, ido ya nsọ ya na ụmụ ya ruo ebighị ebi, maka ido ihe niile kachasị nsọ nsọ, ịchụ aja nʼihu anyị, ije ozi nʼihu ya nakwa ikwupụta ngọzị nʼaha ya ruo ebighị ebi. Ụmụ , onye nke ka a gụnyekọtara dịka ndị si nʼebo ị. Ụmụ ndị ikom bụ, Geshọm na . Ụmụ ndị ikom ọm bụ , onye mbụ. Ụmụ ụmụ bụ onye mbụ. Elieza amụtaghị ụmụ ndị ikom ọzọ, ma ụmụ ndị ikom dị ọtụtụ. Ụmụ ndị ikom bụ onye mbụ. Ụmụ ndị ikom ọn bụ onye mbụ, na , onye nke abụọ, Jahaziel onye nke atọ, na , onye nke anọ. Ụmụ ndị ikom bụ Maịka, onye mbụ, na , onye nke abụọ. Ụmụ ndị ikom bụ na Ụmụ ndị ikom bụ na Elieza nwụrụ na-amụtaghị ụmụ ndị ikom. Ọ bụ naanị ụmụ ndị inyom ka ọ mụtara. Ụmụ nwanne nna ha, ụmụ ndị ikom , lụrụ ha. Ụmụ ndị ikom bụ , Eda na . Ha dị ndị ikom atọ. Ndị a bụ ụmụ ụmụ ị dịka ezinaụlọ ha si dị, ndịisi ezi, dịka e si debanye aha, na dịka e si gụọ ha ọnụ nʼotu nʼotu, ya bụ ndị na-arụ ọrụ nʼụlọnsọ ukwu anyị, ndị gbara iri afọ abụọ gbagoo. Nʼihi na kwuru sị, “Ebe ọ bụ na anyị, Chineke enyela ndị ya udo, ebe ọ bụkwa na ọ ga-ebi na ruo ebighị ebi. Ugbu a, ọ dịkwaghị mkpa ọ dị na ndị ị ga na-ebugharị ụlọ ikwu, maọbụ ngwongwo ọbụla nke ije ozi niile ya.” Ịgụ ndị ị ọnụ bụ otu nʼime ihe ikpeazụ mere tupu ọ nwụọ. A gụrụ ndị ị gbara iri afọ abụọ gbagoo ọnụ. Ọrụ e nyere ndị ị niile bụ inyere ụmụ Erọn ndị nchụaja aka nʼofufe nʼụlọnsọ ukwu anyị: ilekọta ogige, na ọnụụlọ nta ndị dị nʼakụkụ ya niile, na ime ka ihe nsọ niile dị ọcha, na ịrụ ọrụ ọbụla e nyere ha nʼụlọ . Ọ bụkwa ọrụ ha iwebata achịcha a na-eche nʼihu , na ụtụ ọka e ji enye onyinye mkpụrụ ọka, na achịcha mbadamba a na-ejighị ihe na-eko achịcha mee. Ọrụ ha bụkwa ịgwakọta ihe e ji eme achịcha, na ighe ya, na ilekọta ihe ọtụtụ niile e ji atụ ihe. Ụtụtụ ọbụla, na anyasị ọbụla, ọ bụ ọrụ ha iguzo nʼihu anyị ịbụ abụ otuto, na ekele. Ha na-enyekwa aka nʼihe gbasara aja nsure ọkụ a na-achụ nʼụbọchị izuike, na nʼoge mmemme ọnwa ọhụrụ, na mmemme ndị ọzọ niile a kara aka. Mgbe niile ka ha ga-eje ozi ha nʼihu anyị dịka usoro ha na ọnụọgụgụ ha si dị. Ya mere, e tinyere ọrụ ilekọta ụlọ nzute anyị, na ụlọnsọ ukwu ahụ nʼaka ha. Ha ka ọ dịkwara inyere ndị ikwu ha, bụ ndị nchụaja ahụ, ụmụ Erọn, aka nʼọrụ ha niile nʼụlọnsọ ukwu ahụ.
Every verse in 1 Chronicles 23
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.