1 Chronicles 24:23
“Site nʼụmụ Hebrọn a họpụtara Jeraya, nwa mbụ ya, Amaraya nwa nke abụọ ya, Jahaziel nwa nke atọ ya na Jekameam nwa nke anọ ya.”
1 Chronicles 24:23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 23 of 31 in 1 Chronicles chapter 24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Chronicles 24 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị a bụ otu e si kenye ụmụ Erọn ọrụ ije ozi ha: Ụmụ ndị ikom Erọn bụ , na , na , na . Ma na nwụrụ tupu nna ha anwụọ. Ha amụtaghị ụmụ ndị ikom, ya mere, Elieza na jere ozi dịka ndị nchụaja. Devid kewara ha dịka usoro ije ozi ha ga-esi dị. Ọ bụ ọk onye ikwu , na onye ikwu nyeere aka ime nke a. Ọnụọgụgụ ndị ndu a chọtara nʼikwu karịrị ọnụọgụgụ ndị ndu a chọtara nʼikwu . Nʼihi ya, e sitere nʼikwu nweta ndịisi ezinaụlọ iri na isii, sitekwa nʼikwu nweta ndịisi ezinaụlọ asatọ. E kere ha na-eleghị onye ọbụla anya nʼihu, site nʼife nza, nʼihi na e nwere ndịisi ozi ebe nsọ, nweekwa ndịisi ozi nʼetiti ndị ikwu na . Ode akwụkwọ , nwa , onye ị, dekọtara aha ndị a niile nʼihu eze, na ndịisi ozi eze, ya bụ, Zadọk onye nchụaja, na nwa Abịata, na ndịisi ezi ndị nchụaja, na nke ndị ị. E sitere nʼikwu , họrọ otu ezinaụlọ, sitekwa nʼikwu họrọ otu ezinaụlọ. Nza nke mbụ mara nke abụọ a maa nke atọ, Harim nke anọ, Seorim nke ise, Malkija nke isii, Mijamin nke asaa, Hakoz nke asatọ, Abija nke itoolu, Jeshua nke iri, Shekanaya nke iri na otu, Eliashib nke iri na abụọ, Jakim nke iri na atọ, Hupa nke iri na anọ, Jeshebeab nke iri na ise, Bilga nke iri na isii, Imea nke iri na asaa, Hezia nke iri na asatọ, Hapizez nke iri na itoolu, Petahaya nke iri abụọ, Jehezkel nke iri abụọ na otu, Jakin nke iri abụọ na abụọ, Gamul nke iri abụọ na atọ, Delaya nke iri abụọ na anọ, Maazaya. Otu a ka e si keere ha usoro ije ozi ha mgbe ha batara nʼụlọnsọ ukwu anyị. E mere ya dị ka ụkpụrụ nna nna ha Erọn nyere ha si dị, dịka anyị, Chineke si nye ya nʼiwu. Ndị a bụkwa ndị ndu a họpụtara nʼebo ị: Site nʼụmụ , a họpụtara . Site nʼụmụ a họpụtara . Site nʼụmụ , onye mbụ a họpụtara bụ . Site na ndị a họpụtara . Sitekwa nʼụmụ a họpụtaara . Site nʼụmụ ọn a họpụtara , nwa mbụ ya, Amaraya nwa nke abụọ ya, Jahaziel nwa nke atọ ya na nwa nke anọ ya. A họpụtara Maịka nwa , sitekwa nʼụmụ Maịka họpụta . A họpụtara nwanne Maịka nke nwoke aha ya bụ , sitekwa nʼụmụ họpụta . Site nʼụmụ e nwere na . A họpụtakwara nwa . Sitekwa nʼụmụ a họpụtara ụmụ ndị a: Beno, Shoham, Zakua na . Site nʼụmụ a họpụtara , ma nʼonwe ya amụtaghị nwa nwoke. Site nʼụmụ a họpụtara . Site nʼụmụ , a họpụtara , na na . Ndị a niile bụ ndị ị dịka ezinaụlọ ha si dị. Dịka e mere mgbe a na-ahọpụta ụmụ Erọn, e ji ife nza kenye ha niile ọrụ ha kwesiri ịrụ nʼotu nʼotu, onye ukwu ha na onye nta ha. E mere ya nʼihu eze , na ọk, na , na ndịisi ezinaụlọ ndị nchụaja na ndị ị niile. Mgbe a na-efe nza a, e mesoro ndị ikom niile otu mmeso, ma okenye ha ma ndị na-etolite etolite.
Every verse in 1 Chronicles 24
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.