1 Chronicles 26:9

“E sitekwara nʼezinaụlọ Meshelemaia họpụta ndịisi iri na asatọ (18) ndị bụkwa ezi ndị ndu.”

1 Chronicles 26:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 9 of 32 in 1 Chronicles chapter 26 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Chronicles 26 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Usoro otu ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ahụ. Site na ndị : Meshelemaia, nwa , otu nʼime ụmụ . Meshelemaia nwekwara ụmụ ndị ikom: nke mbụ bụ , na nke abụọ, Zebadaya, bụ nke atọ, Jatniel, nke anọ , nke ise na , bụ nke isii na bụ onye nke asaa. -Edọm nwekwara ụmụ ndị ikom. Ha bụ ndị a: Shemaya, nwa mbụ ya, Jehozabad, osote ya, Joa, nke atọ, Saka, bụ onye nke anọ , nke ise, Amiel, nke isii , nke asaa na , onye bụ onye nke asatọ. Nʼihi na gọziri -Edọm. Shemaya, nwa ya mụtakwara ụmụ ndị ikom, ndị bụ ndị ndu nʼezinaụlọ nna ha, nʼihi na ha bụ dike na dimkpa. Ụmụ ndị ikom bụ, Otni, Refael, na ; ụmụnne ya bụ na bụkwa dike na dimkpa. Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ -Edọm; ha na ụmụ ha ndị ikom, na ndị ikwu ha niile bụ dimkpa ndị nwere ike ịrụ ọrụ ahụ. Ha niile bụ ụmụ ụmụ -Edọm. Ha dị iri isii na abụọ (62) nʼọnụọgụgụ. E sitekwara nʼezinaụlọ họpụta ndịisi iri na asatọ (18) ndị bụkwa ezi ndị ndu. Hosa, nwa nwekwara ụmụ ndị ikom: Shimri onye nke mbụ (ọ bụ ezie na ọ bụghị ọkpara ya ma nna ya họpụtara ya ka ọ bụrụ onye mbụ). Hilkaya, nke abụọ, Tebalaya, nke atọ na onye nke anọ. Ụmụ ndị ikom na ụmụnne nwere dị iri na atọ (13). E kere ndị nche ụlọnsọ ukwu niile nʼotu nʼotu. Otu ndị a nwekwara ndịisi. E kenyekwara otu ọbụla ọrụ dịka e si kenye ụmụnna ha ọrụ ha nʼụlọnsọ ukwu anyị. E sitere nʼife nza kenye ma nwantakịrị ma okenye, ọnụ ụzọ ha ga-eche nche, dịka ezinaụlọ ha si dị. Site nʼife nza, Shelemaya ketara iche ọnụ ụzọ dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nche. Zekaraya nwa ya, onye ndụmọdụ nwere uche, sitekwara nʼife nza keta iche ọnụ ụzọ dị nʼakụkụ ugwu, ya na ndị otu ya. -Edọm na ndị otu ya na-eche ụzọ dị na ndịda. Ụmụ ya bụ ndị na-eche ụlọ ebe a na-achịkọta ihe. Shupim na na-eche ọnụ ụzọ dị nʼọdịda anyanwụ ya na ọnụ ụzọ ama nke dị nʼụzọ elu elu. Ndị nche na-esota ndị nche ibe ha. Ya mere, ọ bụ ndị ị isii na-eche nche nʼọnụ ụzọ dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ụbọchị niile. Mmadụ anọ na-anọ nʼugwu, anọ na ndịda, abụọ nʼebe a na-achịkọbata ihe. Nʼogige nke dị nʼọdịda anyanwụ e nwere ndị nche anọ nʼụzọ, ndị nche abụọ ọzọ nʼime ogige nʼonwe ya. A họpụtara ndị nche ndị a site nʼikwu na . Ụfọdụ ndị ị ka e nyefere ọrụ ilekọta ụlọakụ, na ụlọ a na-echekọta onyinye niile e doro nsọ nke e webatara nʼụlọnsọ ukwu . Ndị agbụrụ , ndị si nʼikwu ọn, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ nna ha , bụ onye ọn, bụ , na ụmụ ndị ikom , Zetam na nwanne ya nwoke . Ndị a bụ ndị na-elekọta ụlọakụ niile dị nʼụlọnsọ anyị. Site na ndị , na ndị , na ndị ọn, na ndị . Shubuel nwa ọm, na nwa nwa ka e nyere ọrụ ịbụ onyeisi ụlọakụ dị nʼụlọnsọ ahụ. Ụmụnna ya site na bụ ndị a, Rehabaya nwa ya nwoke, Jeshaya nwa nwoke , Joram nwa nwoke na nwa nwoke . Shelomit na ụmụnna ya ka ọ dị nʼaka ilekọta ụlọakụ nke ihe nsọ niile, nke bụ eze, na ndịisi ezinaụlọ niile, ndị bụ ndịisi agha na-achị ọtụtụ puku ndị agha, na ndịisi agha na-achị ọtụtụ narị ndị agha, na ndịisi agha ndị ọzọ, doro nsọ. Ụfọdụ ihe agha na ihe sitere nʼihe a kwatara nʼagha ka ha doro nsọ maka idozi ụlọnsọ ukwu anyị. Ya na ihe niile nke , bụ onye ọhụ ụzọ, na Sọl, nwa na , nwa na , nwa na ihe niile ndị ọzọ e doro nsọ. Ọ bụ nʼaka na ụmụnna ya ka ọ dị ilekọta ha. Site nʼikwu , Kenaniya, na ụmụ ndị ikom ya ka ozi dịrị pụọ nʼụlọnsọ, dịka ndịisi na ndị ikpe nye ndị . Site na ndị ọn, Hashabaya na ụmụnna ya ndị bụkwa dimkpa, ọnụọgụgụ ha dị otu puku na narị asaa, ka e mere ndịisi ala dị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ osimiri Jọ. Ihe niile banyere ọrụ anyị, na ijere eze ozi dị ha nʼaka. Jeraya bụ onyendu ndị ọn, dịka akwụkwọ e dekọrọ usoro ọmụmụ si gosi. Nʼihi na nʼafọ nke iri anọ nke ọchịchị eze nʼ, ka e mere nnyocha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ chọpụta na e nwere ndị dị ike ọrụ nʼetiti ndị ọn. A chọpụtara ndị a nʼobodo nke dị na . Jeraya nwere ndị ikwu ya, ndị bụ dimkpa, na ndị dị ike ọrụ, ọnụọgụgụ ha dị puku abụọ na narị asaa. Ndị a niile bụkwa ndị ndu ezinaụlọ dị iche iche. Ya mere, Devid, eze , mere ha ndịisi ebo , na ebo , na ọkara ebo . Ọrụ ha bụ ilekọta ihe banyere ofufe na ije ozi niile metụtara eze.

Every verse in 1 Chronicles 26

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00