1 Chronicles 27:18

“Elihu nwanne Devid bụ onyendu ndị Juda; Omri nwa Maikel bụ onyendu ndị Isaka;”

1 Chronicles 27:18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 18 of 34 in 1 Chronicles chapter 27 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Chronicles 27 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nke a bụ usoro ndị , dịka ọnụọgụgụ ha si dị, ndịisi ezinaụlọ, na ndị ọchịagha na-achị ọtụtụ puku ndị agha, ndị ọchịagha na-achị ọtụtụ narị ndị agha, na ndịisi ozi ha, bụ ndị na-ejere eze ozi nʼihe niile gbasara nkewa e kewara ndị agha dịka ịrụ ọrụ ha si dị nʼọnwa nʼọnwa nʼime ọnwa niile nke afọ. Nkewa ọbụla nwere ndị agha ọnụọgụgụ ha dị iri puku ndị agha abụọ na anọ (24,000). Ndị a bụ aha ọchịagha na-achị ndị agha nʼọnwa ọbụla. Onyeisi nkewa nke mbụ, maka ọnwa nke mbụ bụ nwa . Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). O si nʼikwu nke dị nʼebo , ọ bụ onyeisi ndịisi agha nke ọnwa mbụ. Onyeisi nkewa nke abụọ, maka ọnwa nke abụọ bụ , nwa bụ onyeisi agha nkewa nke abụọ. Miklot bụ onyendu otu a, ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa a bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). Onyeisi nkewa nke atọ, maka ọnwa nke atọ bụ nwa , onye nchụaja. Ọ bụ onyeisi, ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). Nke a bụ ahụ bụ dike nʼagha nʼetiti iri ndịisi agha atọ, ma bụrụkwa onye na-achị iri ndị agha atọ ahụ. Amizabad nwa ya ka e tinyere ilekọta nkewa nke atọ a. Onyeisi nkewa nke anọ, maka ọnwa nke anọ bụ , nwanne . Zebadaya nwa bụ onye nnọchiri anya ya. Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). Zebadaya nwa ya, nọchiri anya ya mgbe ọ nwụrụ. Onyeisi nkewa nke ise, maka ọnwa nke ise bụ onye . Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). Onyeisi nkewa nke isii, maka ọnwa nke isii bụ nwa , onye , bụ onyeisi agha nkewa nke isii. Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). Onyeisi nkewa nke asaa, maka ọnwa nke asaa bụ onye . Onye sitere nʼikwu . Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). Onyeisi nkewa nke asatọ, maka ọnwa nke asatọ bụ onye . Onye sitere nʼikwu . Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). Onyeisi nkewa nke itoolu, maka ọnwa nke itoolu bụ onye . Onye sitere nʼikwu . Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). Onyeisi nkewa nke iri, maka ọnwa nke iri bụ onye , site nʼikwu . Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). Onyeisi nkewa nke iri na otu, maka ọnwa nke iri na otu bụ onye , nke ikwu . Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). Onyeisi nkewa nke iri na abụọ, maka ọnwa nke iri na abụọ bụ onye . Onye sitere nʼezinaụlọ . Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). Ndị a bụ ndị ndu ebo niile: Elieza nwa bụ onyendu ndị ; Shefataya nwa bụ onyendu ndị ọn; Hashabaya nwa bụ onyendu ndị ị; Zadọk bụ onyendu ụmụ Erọn; Elihu nwanne bụ onyendu ndị ; Omri nwa bụ onyendu ndị ; Ishmaya nwa Ọbadaya bụ onyendu ndị ụlọn; Jerimot nwa bụ onyendu ndị ị; Hoshea nwa bụ onyendu ndị ; Juel nwa bụ onyendu ọkara ebo ; Ido nwa bụ onyendu ọkara ebo nke ọzọ dị na ; Jaasiel nwa bụ onyendu ndị ; Azarel nwa bụ onyendu ndị . Ndị a niile bụ ndị ndu ebo niile. Mgbe gụrụ ụmụ ọnụ. Ọ gụghị ndị gbara site nʼiri afọ abụọ gbadaa ala, nʼihi na anyị kwere nkwa ime ka ọnụọgụgụ ụmụ baa ụba dịka kpakpando eluigwe. nwa , agụchaghị mmadụ niile ọnụ nʼihi na tara ahụhụ nʼihi ịgụ ọnụ a. Ya mere, e denyeghị ọnụọgụgụ mmadụ ole a gụtara nʼakwụkwọ akụkọ eze nwere. Azmavet nwa , bụ onye na-elekọta ụlọ ịchịkọta ihe eze. Ma nwa Ụzaya bụ onyeisi ndị na-ahụ maka ụlọ nchịkọta ihe dị nʼakụkụ ala ahụ niile, ma nʼobodo ukwu, ma nʼobodo nta, ma nʼụlọ nche ndị niile. Ezri nwa bụ onye na-elekọta ubi eze na ndị na-arụ ọrụ nʼime ya. Shimei onye na-elekọta ubi vaịnị niile. Otu a kwa, Zabdi onye ka ọ dị nʼaka imepụta mmanya na ichekwa ha. Baal- onye na-elekọta ubi oliv na osisi sikamọ eze, nke dị nʼoke ala ndị na . ka ọ dị nʼaka iweta mmanụ oliv. Shitrai onye ọn na-elekọta igwe ehi eze ndị na-ata nri na ọn. Shafat nwa na-elekọta igwe ehi ndị nke dị nʼala ndagwurugwu. Obil onye nwe ilekọta ịnyịnya kamel eze. Jehdeia onye na-elekọta ịnyịnya ibu. Jaziz onye bụ onyeisi na-elekọta igwe atụrụ. Ndị a niile bụ ndịisi na-elekọta akụ niile nke eze nwere. Jonatan nwanne nna bụ onye ndụmọdụ na nwoke nwere ezi nghọta. Ọ bụkwa ode akwụkwọ. Jehiel nwa bụ onye na-elekọta ụmụ eze ndị ikom. Ahitofel bụ onye na-adụ eze ọdụ. Hushaị onye bụ enyi eze. Mgbe nwụrụ, Jehoiada nwa na Abịata nọchiri anya ya. bụ ọchịagha igwe ndị agha eze.

Every verse in 1 Chronicles 27

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00