1 Chronicles 3:13
“na Ehaz, na Hezekaya, na Manase,”
1 Chronicles 3:13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 13 of 24 in 1 Chronicles chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Chronicles 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị a bụ ụmụ ndị ikom , ndị amụụrụ ya mgbe ọ nọ na ọn. Ọkpara ya bụ ọn, nke bụ nwanyị mụrụ. Nwa ya nke abụọ bụ , onye nne ya bụ onye . Nke atọ bụ ọm, nwa , nwa nwanyị , bụ eze . Nke anọ bụ ịja, nwa nwoke Nke ise bụ , nwa . Nke isii bụ , nke nwunye ya bụ mụrụ. Ụmụ ndị ikom isii ndị a ka a mụtaara na ọn, ebe ọ nọ chịa dịka eze afọ asaa na ọnwa isii. Devid chịrị na iri afọ atọ na atọ. Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua, Shobab, Netan na ọn. Mmadụ anọ ndị a bụ ndị nwa nwanyị mụrụ. Ndị ọzọ bụkwa , Elishua, Elifelet, Noga, Nefeg, Jafia, Elishama, Eliada na . Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom , na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị. Ndị a bụ ụmụ ọn: , na , na , na , na , na , na , na , na , na , na , na , na , na Amọn, na . Ụmụ ndị ikom : Johanan nwa mbụ ya, na nwa ya nke abụọ, na nwa ya nke atọ, na nwa ya nke anọ. Ụmụ bụ ndị a, Jehoiakin nwa ya, na . Ndị a bụ ụmụ ndị ikom , eze ahụ a dọtara nʼagha: Shealtiel, nwa ya, Malkiram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Hoshama na . Ụmụ ndị ikom bụ na . Ụmụ ndị ikom bụ ndị a: Meshulam na . Shelomit bụ nwanne ha nwanyị. E nwekwara ndị ikom ise ọzọ aha ha bụ , Ohel, Berekaya, Hasadaya na -. Ụmụ mụrụ bụ na . Jeshaya mụrụ ; Refaya mụrụ na Ọbadaya, Ọbadaya mụrụ . Ụmụ bụ ndị a: Shemaya na ụmụ ya ndị ikom: Hatush, Igal, Bariya, Nearaya na . Ha dị isii nʼọnụọgụgụ. Ụmụ bụ ndị a, Elioenai, Hezekaya na . Ha dị atọ nʼọnụọgụgụ. Ndị mụrụ bụ ndị a: Hodavaya, Eliashib, Pelaya, Akub, Johanan, Delaya na ị. Ha niile dị asaa nʼọnụọgụgụ.
Every verse in 1 Chronicles 3
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.