1 Chronicles 4:12
“Eshton mụrụ Bet-Raafa, na Pasea, na Tihina. Tihina mụrụ Ir Nahash. Ndị a niile bụ ndị ikwu Reka.”
1 Chronicles 4:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 12 of 43 in 1 Chronicles chapter 4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Chronicles 4 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị ikwu bụ , Hezrọn, Kami, Hua na . Shobal mụrụ , onye bụ nna . Jahat bụ nna na , ndị a bụ ndị ikwu . Ndị a bụ ụmụ : Jezril, na , na , aha nwanne ha nwanyị bụ . bụ nna , Eza bụ nna . Ndị a bụ ụmụ , bụ ọkpara , nna . Ashua nna lụrụ ndị nwunye abụọ: Hela na . Naara mụtaara ya , na , na , na . Ndị a bụ ụmụ ndị ikom . Ụmụ ndị ikom mụtara bụ , Zoha, Etnan na , onye bụ nna na , nakwa nke ikwu , nwa . Jabez bụ nwoke a na-asọpụrụ karịa ụmụnne ya ndị ikom niile. Nne ya kpọrọ aha ya , sị, “A mụrụ m ya nʼihe mgbu.” Jabez tikuru mkpu akwa sị ya, “Biko gọzie m, mee ka oke ala m saa mbara. Kwere ka aka gị dịkwasị m, ma wezuga m site nʼihe mmerụ ahụ ọbụla, ka m si otu a gbanarị ihe mgbu.” zara ekpere ya meere ya ihe ọ rịọrọ. Kelub, nwanne nwoke mụrụ , nna , Eshton mụrụ -, na , na . Tihina mụrụ Ir . Ndị a niile bụ ndị ikwu . Ụmụ ndị ikom mụtara bụ, Otniel na . Otniel amụta na . Meonotai bụ nna . Seraya bụ nna , bụ nna Ge . A kpọrọ ha Ge nʼihi na ha bụ ndị ǹka. Kaleb nwa mụrụ , Elaa na . Ma mụrụ . Ụmụ ndị ikom mụrụ bụ ndị a: Zif, Zifa, Tiria na . Ụmụ bụ , Mered, Efaa na . Otu nʼime ndị nwunye lụrụ mụtara , Shamai na , bụ nna . Ndị a bụkwa ụmụ ndị ikom , bụ nwa nwanyị , nke lụrụ. Nwunye ya nke si nʼebo mụrụ bụ nna , Heba nna na nna . Ụmụ ndị ikom nwunye , nwanne nwanyị , bụ nna onye na onye . Ụmụ ndị ikom mụrụ bụ ọn, Rina, Ben- na . Ishi mụrụ na -. Ụmụ nwa mụrụ bụ Ịa, nna , Laada, nna , na ikwu ndị ọrụ ịkpa ezi akwa ọcha nọ na na , ndị ikom , na na , ndị chịrị na na . Aha ndị a sitere nʼakwụkwọ akụkọ mgbe ochie. Ha bụ ndị ọkpụ ite, ndị biri na ya na . Ha biri nʼebe ahụ nʼihi ịrụrụ eze ọrụ. Simiọn mụrụ , Jamin, Jarib, Zera na . Shaul mụrụ nna . Mibsam bụkwa nna . Ụmụ mụrụ bụ nwa ya, Zakua nwa ya na nwa ya. Shimei mụrụ ndị ikom iri na isii, na ndị inyom isii. Ụmụnne ya ndị ikom enweghị ọtụtụ ụmụ dịka ya onwe ya. Nʼihi ya, ndị ikwu ya adịghị ukwu nʼọnụọgụgụ dịka ndị ọzọ na . Ha biri na Bịasheba, Molada, Haza , Bilha, Ezem, Tolad, Betuel, Homa, , Bet-, Haza-, Bet- na . Ọ bụ ha bi nʼobodo ndị a niile tutu ruo nʼoge ọchịchị . Obodo gbara ha gburugburu bụ , Ain, Rimọn, Token na , obodo ise, tinyere obodo nta niile gbara obodo ndị a gburugburu ruo na . Ndị a bụ ebe obibi ha. Ha nwekwara akwụkwọ usoro ọmụmụ. Meshobab, Jamlek, Josha nwa , Juel, nwa , nwa , nwa , nakwa , Jaakoba, Jeshohaya, Asaya, Adiel, Jesimiel na , na nwa , nwa , nwa , nwa , nwa . Ndị ikom ndị a e depụtara aha ha bụ ndị ndu ikwu ha. Ezinaụlọ ha mụbara nke ukwuu, ha gakwara na mpụta nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ndagwurugwu ịchọrọ igwe anụ ụlọ ha ebe ịta nri. Ha chọtara ebe ịta ahịhịa anụ ụlọ mara mma, nke sara mbara, nke dị jụụ, bụrụkwa ebe nsogbu na-adịghị. Ụfọdụ nʼime ụmụ ebiela nʼebe ahụ na mbụ. Ndị ikom ndị a e dere aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ bịara nʼoge na-achị dịka eze . Ha busoro ụmụ agha nʼebe obibi ha, busokwa ndị bi nʼebe ahụ agha, bibie ha kpamkpam, dịka ọ dị ruo taa. Emesịa ha bichiri ebe ahụ nʼihi na ebe ịta ahịhịa nke igwe anụ ụlọ ha nʼebe ahụ. Ọzọkwa, narị ndị ikom ise nʼime ndị a si nʼebo ọn, ndị ndu ha bụ , Nearaya, Refaya na , ụmụ busoro obodo ugwu ugwu agha. Ha gburu ndị fọdụrụ ndụ nʼebe ahụ, bichie ala ahụ ruo taa.
Every verse in 1 Chronicles 4
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.